Ezra 2:55
“Agbụrụ ndị na-ejere eze Solomọn ozi, ya bụ ndị agbụrụ Sotai, Hasoferet, Peruda,”
Ezra 2:55 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 55 of 70 in Ezra chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ezra 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ugbu a, ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke , eze ọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa ọn. Ha lọghachitere na nakwa , onye ọbụla nʼobodo nke ha. Ndịisi ha na soo, bụ , Nehemaya, Seraya, Reelaya, Mọdekai, Bilshan, Mispa, Bigvai, Rehum na . Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom bụ nke a: Ndị agbụrụ , puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172). Ụmụ , narị atọ na iri asaa na abụọ (372). Ụmụ , narị asaa na iri asaa na ise (775). Ụmụ - (site nʼụmụ na ), dị puku abụọ na narị asatọ na iri na abụọ (2,812). Ụmụ , otu puku na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). Ụmụ , narị itoolu na iri anọ na ise (945). Ụmụ , narị asaa na iri isii (760). Ụmụ , narị isii na iri anọ na abụọ (642). Ụmụ , narị isii na iri abụọ na atọ (623). Ụmụ , otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222). Ụmụ , narị isii na iri isii na isii (666). Ụmụ , puku abụọ na iri ise na isii (2,056). Ụmụ , narị anọ na iri ise na anọ (454). Ụmụ , site na , iri itoolu na asatọ (98). Ụmụ , narị atọ na iri abụọ na atọ (323). Ụmụ , otu narị na iri na abụọ (112). Ụmụ , narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). Ụmụ , iri itoolu na ise (95). Ndị ikom , otu narị na iri abụọ na atọ (123). Ndị ikom , iri ise na isii (56). Ndị ikom , otu narị na iri abụọ na asatọ (128). Ndị ikom , iri anọ na abụọ (42). Ndị ikom , Kefira na ọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743). Ndị ikom na , narị isii na iri abụọ na otu (621). Ndị ikom , otu narị na iri abụọ na abụọ (122). Ndị ikom na , narị abụọ na iri abụọ na atọ (223). Ndị ikom , iri ise na abụọ (52). Ndị ikom , otu narị na iri ise na isii (156). Ụmụ nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254). Ụmụ , narị atọ na iri abụọ (320). Ụmụ , Hadid na , narị asaa na iri abụọ na ise (725). Ụmụ , narị atọ na iri anọ na ise (345). Ụmụ , puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630). Ndị nchụaja: ndị agbụrụ (site nʼezinaụlọ ), narị itoolu na iri asaa na atọ (973) ndị , otu puku na iri ise na abụọ (1,052) ndị , otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247) ndị , otu puku, otu narị na asaa (1,107). Ndị ị: Ndị agbụrụ na (nke ụmụ ), iri asaa na anọ (74). Ndị ọbụ abụ: Ndị agbụrụ , otu narị, na iri abụọ na asatọ (128). Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu: Ndị agbụrụ , Atea, Talmon, Akub, Hatita na . Ha dị otu narị, na iri atọ na itoolu (139). Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ: Ndị agbụrụ , Hasufa na ndị , Keros, Siaha, Padon, Lebana, Hagaba, Akub, Hagab, Shalmai, Hanan, Gidel, Gaha, Reaya, Rezin, Nekoda, Gazam, Ụza, Pasea , Asna, Meunim, Nefusim, Bakbuk, Hakufa, Hahua, Bazlut, Mehida, Hasha, Bakos, , Tema, Nezaya na . Agbụrụ ndị na-ejere eze ọn ozi, ya bụ ndị agbụrụ , Hasoferet, Peruda, Jaala, Dakon, Gidel Shefataya, Hatil, na - na . Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ụmụ ndị na-ejere eze ọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo , Tel , Kerub, Adọn na , nke dị nʼala ịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼ. Ndị agbụrụ , Tobaya na , narị isii na iri ise na abụọ (652). Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja: Ndị agbụrụ , Hakoz na , nwoke lụrụ ada onye , a kpọọ ya aha nʼaha ha. Ndị a chọrọ ebe e depụtara usoro ọmụmụ ha nʼakwụkwọ, ma ha achọtaghị ha, nʼihi ya, e wepụrụ ha nʼọrụ nchụaja dịka ndị na-adịghị ọcha. Onyeisi ọchịchị nyere iwu ka ha ghara iri ihe dịkarịsịrị nsọ tutu ruo mgbe e nwere onye nchụaja na-eji na ajụta ase. Nkpọkọta ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị iri puku anọ na abụọ, na narị atọ, na iri isii (42,360), nke a agụnyeghị ndị ohu ndị ikom na ndị inyom dị puku asaa na narị atọ na iri atọ na asaa (7,337), ndị ikom na ndị inyom, ndị ọbụ abụ dị narị abụọ (200). Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ebe ịnyịnya muul dị narị abụọ na iri anọ na ise (245). Ịnyịnya kamel ha dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa, na iri abụọ (6,720). Mgbe ha bịarutere nʼụlọ anyị dị na , ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye afọ ofufu maka i ji rụzie ụlọ ka o guzo nʼọnọdụ ya. Onye ọbụla nʼime ha webatara nʼụlọakụ ihe o nwere ike inye nʼihi ọrụ a. Ha nyere darik ọlaedo dị puku iri isii na otu (61,000), maịna ọlaọcha dị puku ise (5,000) na onyinye uwe ndị nchụaja, otu narị (100). Ndị nchụaja, ndị ị, ndị ọbụ abụ, ndị na-eche ọnụ ụzọ ama, na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ ọzọkwa, ha na ndị niile fọdụrụ gara biri nʼobodo nke aka ha.
Every verse in Ezra 2
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.