Ezra 3:5

“Mgbe ihe ndị a gasịrị, ha chụrụ aja nsure ọkụ nke a na-achụ mgbe niile, na nke aja maka ọnwa ọhụrụ, na aja ndị ọzọ maka mmemme ndị ọzọ dị nsọ a kara aka nke Onyenwe anyị. Ha chụkwara aja onyinye nke ha ji nye Onyenwe anyị onyinye afọ ofufu.”

Ezra 3:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 13 in Ezra chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezra 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe o ruru ọnwa asaa nʼafọ, ndị nọkwa nʼobodo ha niile, ndị mmadụ zukọtara nʼotu na . Mgbe ahụ, Jeshua, nwa na ndị nchụaja ndị ọzọ, na nwa na ndị na-enyere ya aka malitere iwugharị ebe ịchụ aja maka ịchụ aja nsure ọkụ nʼelu ya dịka onye nke si nye nʼiwu. Nʼagbanyeghị oke egwu maka ndị niile gbara ha gburugburu, ha gara nʼihu wughachikwa ebe ịchụ aja ahụ na ntọala ya chụọkwa aja nʼelu ya nye anyị, bụ aja nsure ọkụ nke ụtụtụ na nke uhuruchi. Ha mekwara mmemme ụlọ dịka e dere ya nʼiwu , chụọkwa aja nsure ọkụ dị iche iche nʼụbọchị niile nke mmemme ahụ. Mgbe ihe ndị a gasịrị, ha chụrụ aja nsure ọkụ nke a na-achụ mgbe niile, na nke aja maka ọnwa ọhụrụ, na aja ndị ọzọ maka mmemme ndị ọzọ dị nsọ a kara aka nke anyị. Ha chụkwara aja onyinye nke ha ji nye anyị onyinye afọ ofufu. Ndị nchụaja bidoro ịchụ aja nsure ọkụ nye anyị nʼabalị mbụ nke ọnwa nke asaa. Ọ bụ ezie na a tọbeghị ntọala ụlọnsọ ukwu anyị. Ha nyere ndị ọrụ na-edo nkume na ndị ọkpọ ǹtu ego, nyekwa ndị Saịdọn na ndị Taịa ihe oriri, na ihe ọṅụṅụ na mmanụ oliv, ka ha nwee ike isite nʼosimiri ọn budata osisi sida ndị ahụ rute , dịka ikike ọs bụ eze ịa si kwadoo ya. Nʼọnwa nke abụọ nke afọ abụọ site mgbe ha bịarutere nʼụlọ na . Mmadụ niile ahụ lọtara so rụọ ọrụ. Zerubabel nwa , Jeshua nwa na ndị fọdụrụ na ụmụnne ha, bụ ndị nchụaja na ndị ị, na ndị niile si na ndọta nʼagha lọta , malitere ịrụ ọrụ ahụ. Ha họpụtara ndị ị niile gbara iri afọ abụọ rigoo ka ha lekọta ihe banyere ọrụ ụlọ anyị. Jeshua na ụmụ ya ndị ikom, na ụmụnne ya, Kadmiel na ụmụ ya, ndị si nʼikwu , ha na ụmụ na ụmụ ha, na ụmụnna ha, ha niile bụ ndị ị, jikọtara aka na-elekọta ndị na-arụ ụlọnsọ ukwu ahụ. Mgbe ndị na-ewu ụlọ tọrọ ntọala ụlọnsọ anyị ahụ, ndị nchụaja ahụ niile yii uwe ha jide opi nʼaka. Otu a kwa ndị ị, ụmụ ndị ikom jikwa ogene ha na-eto anyị dịka usoro iwu , eze nyere ha si dị. Ha ji abụ otuto na ekele bụkuo anyị abụ sị: “Ọ dị mma, ịhụnanya ya nʼebe nọ na-adị ruo ebighị ebi.” ụ niile jiri oke olu too anyị nʼihi ntọala ụlọnsọ ukwu ahụ ha tọrọ. Ma ụfọdụ ndị merela agadi nʼetiti ndị nchụaja, na ndị ị, na ndị ndu nke ikwu dị iche iche, bụ ndị chetara ụlọnsọ ukwu ahụ ọn wuru, kwara akwa hie nne, mgbe ndị ọzọ nọ na-eti mkpu ọṅụ. Ya mere, e sitere nʼebe dị nnọọ anya nụ ụzụ ọṅụ na ụda akwa ndị mmadụ ahụ. Ma o nweghị onye nwere ike ịkọwata nke bụ mkpu akwa maọbụ mkpu ọṅụ, nʼihi na ụzụ ahụ dị ukwuu.

Every verse in Ezra 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00