Ezra 4:22
“Lezienụ anya ka unu ghara i lepụrụ okwu a anya. Gịnị ga-eme ka a hapụ ihe iyi egwu a ka ọ gaa nʼihu, ime ka ihe jọrọ alaeze a njọ karịa?”
Ezra 4:22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 22 of 24 in Ezra chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ezra 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ndị iro na nụrụ na ndị ahụ a dọtara nʼagha alọtala, nụkwa na ha na-ewugharị ụlọnsọ ukwu anyị, Chineke , ha bịakwutere na ndịisi ezinaụlọ sị ha, “Kwerenụ ka anyị nyere unu aka nʼọrụ iwu ụlọ a, nʼihi na anyị hụrụ unu nʼanya dịka unu onwe unu si hụ ya nʼanya. Lee na kemgbe eze Asịrịa butere anyị nʼebe a, anyị alabeghị azụ ịchụrụ ya aja.” Ma , na na ndịisi ọzọ zara sị ha, “Unu enweghị oke ọbụla nʼọrụ iwuru anyị ụlọnsọ. Naanị ndị anyị ga-ewuru anyị, Chineke ụlọ ukwu a dịka ọs eze ịa nyere nʼiwu.” Ya mere ndị niile nọ ha gburugburu malitere ime ihe ga-ewetara ndị ịda mba nʼobi, na ihe ga-eme ka ụjọ tụọ ha ịga nʼihu nʼọrụ iwu ụlọ ahụ. Ha ji ngarị gota ụfọdụ ndịisi ka ha megide ha, mebikwaa atụmatụ ha niile nʼoge niile ọs bụ eze ịa, ruokwa nʼoge ọs ghọrọ eze ọhụrụ ịa. Na mmalite ọchịchị , ha deere ya akwụkwọ ebubo megide ndị na . Nʼụbọchị niile ahụ bụ eze ndị ịa, ka , na , na , na ndị otu ya fọdụrụ degaara akwụkwọ. E dere akwụkwọ ozi ahụ nʼodide akwụkwọ ndị , a sụgharịkwara ya nʼasụsụ . Ndị ọzọ soro ha gbaa ajọ izu a bụ onyeisi ọchịchị, na ode akwụkwọ. Ha deere akwụkwọ megide ndị sị ya: “Akwụkwọ ozi a si nʼaka , onyeisi agha na ode akwụkwọ, na ndị otu anyị ndị ọzọ, na ndị ikpe, na ndịisi obodo na-elekọta ndị ahụ niile si , na ịa, na , na ọn, na nke dị nʼ, na ọtụtụ ndị ọzọ ahụ onye ukwu ahụ na onye a na-asọpụrụ bụ si nʼala ha bupụ bute na , na obodo ndị ọzọ dị nʼọdịda anyanwụ .” Nke a bụ ihe ha dere nʼakwụkwọ ha zigaara . Ọ bụ gị, eze ukwu , ka ndị ohu gị bi nʼakụkụ ọdịda anyanwụ na-edetara akwụkwọ a. Nke a bụ ime ka ị mata na ndị si ọn lọta ọhụrụ a ebidola iwughachi obodo ọjọọ nke nnupu isi ahụ. Ha ewuolarị mgbidi ya, tọkwaa ntọala ya. Anyị chọrọ ka o doo gị anya na ọ bụrụ na ha ewuchaa ya, ọ ga-abụ nsogbu nye alaeze gị, nʼihi na ndị agaghị ekwekwa ịtụrụ gị ụtụ isi ha. Ebe anyị na-asọpụrụ gị dịka nna anyị ukwu, anyị achọghị ka ihe ọjọọ mee nʼalaeze gị, ya mere anyị ji kpebie idere gị akwụkwọ a. Anyị chọrọ ka i leba anya nʼakwụkwọ akụkọ nke mgbe ochie, ka ị chọpụta na ọ dịghị mgbe na-ejighị bụrụ obodo nnupu isi. Nʼezie, ọ bụ nʼihi nnupu isi a na nkwulu nke ha na-ekwulu ndị eze dị iche iche, ka e ji bibie ya na mbụ. Anyị chọrọ ka ị mata na ọ bụrụ na e wuchaa mgbidi obodo a, ọ ga-esi ike ka akụkụ alaeze gị a, nke dị ruo nʼosimiri , bụrụkwa nke gị ọzọ. Eze ahụ si otu a saa akwụkwọ ahụ, Ọ sịrị ha, Rehum onyeisi ọchịchị, na ode akwụkwọ, na ndị otu ha bi na ruo nʼọdịda anyanwụ nke osimiri . Ndeewonụ. Akwụkwọ ozi ahụ unu zitere anyị, agụọla ma tapịakwaa ya nʼihu m. Enyere m iwu ka e nyochaa chọpụta, e mere nyochaa, a chọpụtakwara ya nʼakwụkwọ na obodo a siterị nʼoge gara aga bụ obodo na-ebuli onwe ya megide ọtụtụ ndị eze, bụrụkwa ebe na-akpali nnupu isi na okwu na-eweta ọgbaaghara. e nweela ụfọdụ ndị eze nke chịrị nʼ, ndị dị ike a maara aha ha, ndị alaeze ha gbasara rute nʼosimiri , ndị a na-atụkwara ụtụ dị iche iche. Ugbu a, nye iwu ka ndị ikom ndị ahụ kwụsị ọrụ, ka a ghara iwuzi obodo a tutu ruo mgbe m ga-enye iwu. Lezienụ anya ka unu ghara i lepụrụ okwu a anya. Gịnị ga-eme ka a hapụ ihe iyi egwu a ka ọ gaa nʼihu, ime ka ihe jọrọ alaeze a njọ karịa? Ngwangwa a gụrụ akwụkwọ ozi si nʼaka eze , nye na bụ ode akwụkwọ, na ndị otu ha, ha mere ọsịịsọ gakwuru ndị na jiri ike kwagide ha ka ha kwụsị ịrụ ọrụ ahụ. Ya mere, ha kwụsịrị ịrụ ọrụ nʼụlọnsọ ukwu na tutu ruo nʼafọ abụọ nke ọchịchị ọs eze ịa.
Every verse in Ezra 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.