Ezra 5:16
““Ya mere, ọ bụ Sheshbaza a bịara tọọ ntọala ụlọnsọ dị na Jerusalem. Sitekwa nʼoge ahụ ruo ugbu a, ha nọ na-arụ ya ma ha arụchabeghị ya.””
Ezra 5:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 17 in Ezra chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Ezra 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ugbu a, ndị amụma, bụ , na nwa buru amụma nye ndị nọ na nakwa . Ọ bụ nʼaha nke , onye na-achị ha ka ha buru amụma ahụ. Mgbe ahụ, Zerubabel nwa , na nwa malitekwara iwu ụlọnsọ nʼ. Ndị amụma ahụ nọnyeere ha na-enyekwara ha aka. Ma , onye na-achị mba niile dị nʼọdịda anyanwụ , na , na ndị enyi ha, gara jụọ ndị sị; “Onye nyere unu ike ibido iwuzi ụlọnsọ a na mgbidi ?” Ha jụkwara ha ajụjụ sị: “Gịnị bụ aha ndị na-arụ ụlọ a?” Ma anya ha dịkwasịrị nʼahụ ndị okenye ndị , ha akwụsịghị ha ọrụ ruo mgbe akwụkwọ ozi ruru ọs, na mgbe ọsịsa ya bịara site nʼakwụkwọ ozi. Nke a bụ akwụkwọ ozi , onye na-achị ala dị nʼọdịda anyanwụ , na , na ndịisi ọzọ degara eze ọs: Ha zigara ya akwụkwọ ozi, nke e si otu a dee, Daraiọs bụ eze nwe akwụkwọ a, Anyị ekelee gị. Ọ dị mma ka eze mata na anyị jeruru mpaghara ala , nʼebe ahụ ụlọnsọ ukwu dị. Anyị chọpụtara na ndị ahụ ji nkume a wara awa na-ewu ya, na-edokwa osisi na-elu mgbidi ya. Ọrụ ahụ na-agakwa nʼihu nke ọma na-esepụghị aka nʼokpuru nlekọta ha. Anyị jụrụ ndị okenye ajụjụ sị: Onye nyere unu ikike ibido iwuzi ụlọnsọ a na mgbidi ? Anyị jụkwara ha aha ha, ka anyị si otu a mee ka ị mata aha ndị ndu ha. Ma nke a bụ ihe ha zaghachiri anyị: “Anyị onwe anyị bụ ndị ohu nke eluigwe na ụwa. Anyị na-ewugharị ụlọnsọ nke otu eze ukwu ndị wuru nʼoge gara aga. Ma nʼihi na nna nna anyị ha mere ka iwe wee nke eluigwe, o weere ha nyefee nʼaka , onye ịa, bụ eze ọn, onye bibiri ụlọnsọ a ma dọrọ ndị bi nʼala ahụ nʼagha laa ọn. “Ma otu ọ dị, nʼafọ mbụ nke ọchịchị ọs, eze ọn, eze ọs nyere iwu ka e wugharịa ụlọnsọ a. O sikwa nʼụlọnsọ dị na ọn wepụta ngwongwo ọlaọcha na ọlaedo si nʼụlọnsọ nke si nʼụlọnsọ dị na bupụ bulaa nʼụlọnsọ dị na ọn. Mgbe ahụ eze ọs nyefere ha nʼaka otu nwoke a na-akpọ , onye ọ họpụtara dịka gọvanọ. Ọ gwara ya sị, ‘buru ngwongwo ndị a bulaa ha nʼụlọnsọ dị na , wugharịakwa ụlọnsọ nʼọnọdụ ya mbụ.’ “Ya mere, ọ bụ a bịara tọọ ntọala ụlọnsọ dị na . Sitekwa nʼoge ahụ ruo ugbu a, ha nọ na-arụ ya ma ha arụchabeghị ya.” Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị eze mma nʼobi, ya nye iwu ka e nyochaa nʼụlọ a na-echebe akwụkwọ ochie nke ndị eze ọn, ịchọpụta maọbụ eziokwu na eze ọs nyere iwu dị otu a iwugharị ụlọnsọ dị na . Ka eze gwakwa anyị ihe bụ mkpebi ya banyere okwu a.
Every verse in Ezra 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.