Ezra 6:8

“Ọzọ, ana m enye iwu na nke a bụ ihe unu na-aghaghị imere ndị okenye, na ndị Juu niile na-ewugharị ụlọnsọ Chineke ahụ. Ka unu site nʼụtụ isi a na-atụrụ m kwụọ ụgwọ e ji ewu ụlọ ahụ na-atụfughị oge ọbụla.”

Ezra 6:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 8 of 22 in Ezra chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezra 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ya mere, Daraiọs nyere iwu ka a chọpụta nʼụlọ a na-echebe akwụkwọ ochie nke ndị ọn ma ọ dị akwụkwọ ọbụla dị otu ahụ. Emesịa, a chọpụtara otu akwụkwọ nʼụlọeze dị na nʼala . Nke a bụ ihe e dere nʼime akwụkwọ ahụ: Akwụkwọ ozi eze; Nʼafọ mbụ nke ọs bụ eze, o nyere iwu banyere ụlọnsọ ukwu dị na ebe ndị na-efe . A ga-ewughachi ụlọnsọ ukwu ahụ ka ọ bụrụ ebe ịchụ aja, ka a tọsiekwa ntọala ya ike. Ịdị elu ya ga-adị iri mita atọ, obosara ya ga-abụkwa otu ihe ahụ. Ahịrị atọ nke oke nkume ka a ga-eji tọọ ntọala ya, tinyere otu ahịrị osisi. A ga-esi nʼụlọakụ eze ọs kwụọ ụgwọ ihe ndị a niile. Ọzọkwa, a ga-ebughachikwa ngwongwo ọlaedo na ọlaọcha niile nke ụlọ , ndị sitere nʼụlọnsọ ahụ dị nʼ buru gaa ọn, doghachikwa ha nʼụlọ . Mgbe a gụsịrị ya, Daraiọs zighachiri onye na-achị , na , na ndịisi ọzọ nọ nʼọdịda anyanwụ ozi sị ha, Unu hapụ ha ka ha rụọ ọrụ ha. Unu egbochila owuwu ụlọ ahụ. Kwerenụ ka onyeisi ndị na ndị okenye wughachi ụlọ a nʼebe e wuru ya na mbụ. Ọzọ, ana m enye iwu na nke a bụ ihe unu na-aghaghị imere ndị okenye, na ndị niile na-ewugharị ụlọnsọ ahụ. Ka unu site nʼụtụ isi a na-atụrụ m kwụọ ụgwọ e ji ewu ụlọ ahụ na-atụfughị oge ọbụla. Unu nye ha ihe ọbụla dịkwa ha mkpa, ụmụ oke ehi na ebule, ụmụ atụrụ, ha ga-eji chụọrọ nke eluigwe aja. Nyekwanụ ha ọka wiiti, na mmanya, na nnu, na mmanụ oliv, dịka ndị nchụaja rịọrọ, bụ ndị nọ na , aghaghị inye ha ihe ndị a kwa ụbọchị niile na-esepụghị aka. Ka ha nwee ike ịchụ ezi aja nye nke eluigwe, kpeekwaara mụ na ụmụ m ekpere. Ana m enye iwu na onye ọbụla ga-agbanwe okwu a, ka ehopụta osisi nʼụlọ ya jiri kwụgbuo ya. A ga-emekwa ụlọ ya ka ọ bụrụ ebe ikpofu ahịhịa. Chineke ahụ, onye mere ebe obibi ya, ga-ebibi eze ọbụla maọbụ mba ọbụla gbanwere iwu a, maọbụ bibie ụlọnsọ ahụ ọzọ. Ọ bụ ọs na-enye iwu a. Ka onye ọbụla were ike ya niile debe ya. Ya mere, nʼihi iwu ahụ eze ọs zitere, Tatenai, onyeisi ọchịchị nʼala ofe mmiri, na , na ndị otu ha, mere ihe niile dịka ozi ahụ si dị na-atụfughị oge ọbụla. Nʼihi ya, ndịisi gara nʼihu nʼọrụ, ihe na-agakwara ha nke ọma site na nkwusa onye amụma, bụ , na , nwa . Ha wuchara ụlọnsọ ahụ dịka iwu nyere si dị, nakwa dịka ọs, na ọs, na , ndị eze ịa, nyekwara nʼiwu. Ha wusiri ya nʼabalị nke atọ nʼọnwa isii (dị ka ọgụgụ afọ ndị si dị) nʼafọ nke isii nke ọchịchị ọs. Ụmụ , bụ ndị nchụaja na ndị ị, na ndị fọdụrụ nʼime ndị e mere ka ha ga biri nʼala ọzọ, ji ọṅụ mee mmemme nke ido ụlọ nke ahụ nsọ na gbaghee ya. Nʼihi ido ụlọ ahụ nsọ, ha ji oke ehi dị otu narị nʼọnụọgụgụ, na narị ebule abụọ, na narị atụrụ anọ chụọ aja, werekwa mkpi iri na abụọ chụọ aja mmehie nʼihi ndị niile, dịka ebo niile nke si dị. Ha guzobere ndị nchụaja na nkewa ha, ndị ị nʼotu ha maka ije ozi nke na , dịka e dere ya nʼakwụkwọ iwu . Ndị ahụ emere ka ha gaa biri nʼala ọzọ, mere nʼabalị iri na anọ nke ọnwa mbụ. Ndị nchụaja na ndị ị edoola onwe ha ọcha, ha niile dịkwa ọcha. Ndị ị nʼonwe ha gburu ọtụtụ atụrụ maka ndị nchụaja, na ndị ị ndị ọzọ, na ndị ahụ niile lọtara alọta site na mba ọzọ. Ya mere, ndị niile bụ ndị ahụ lọtara site nʼebe e mere ka ha gaa biri riri ihe ahụ, ha na ndị ahụ niile kewapụrụ onwe ha juu ibi ajọọ ndụ nke ndị mba ọzọ bi nʼala ahụ na-ebi, nʼihi ịchọ anyị, Chineke nke . Ha sokwa mee mmemme achịcha na-ekoghị eko, nke ha mere ụbọchị asaa. Oke ọṅụ jupụtara nʼala niile nʼihi na anyị mere ka eze Asịrịa nwee obiọma nʼebe nọ, nyere ha aka iwugharị ụlọnsọ ukwu , onye bụ .

Every verse in Ezra 6

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00