Ezra 7:23

“Ihe ọbụla ọzọ, nke Chineke nke eluigwe chọrọ, ka e mee ha nʼụzọ kwesiri nye maka owuwu ụlọnsọ Chineke nke eluigwe. Nʼihi gịnị ka iwe Chineke ga-eji dakwasị eze na ụmụ ya ndị ikom?”

Ezra 7:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 28 in Ezra chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Ezra 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe nke a gasịrị, nʼoge ọchịchị bụ eze ịa. bụ nwa nwa , Azaraya nwa , bụ nwa , nwa ọk, nwa , nwa , nwa , nwa , Meraiot nwa ; Zerahaya nwa , Uzi nwa ; Buki nwa , Abishua nwa ; Finehaz nwa , Elieza nwa Erọn onyeisi nchụaja. a si ọn bịarute. Ọ bụ onye ọka nʼihe gbasara iwu ahụ anyị, Chineke nyere . Eze nyere ya ihe niile nke ọ rịọrọ, nʼihi na aka anyị ya dịkwasịrị nʼahụ ya. Ụfọdụ ndị , ndị nchụaja, ndị ị, ndị ọbụ abụ, ndị nche na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, soro ya jee nʼafọ asaa nke ọchịchị eze . bịaruru nʼọnwa nke ise, nke afọ asaa nke ọchịchị eze. Ọ hapụrụ ọn nʼabalị mbụ nke ọnwa mbụ, rute nʼabalị mbụ nke ọnwa ise nʼihi na nọnyeere ya. Nke a mere nʼihi na kpebiri nʼobi ya ịmụ, na idebe iwu anyị, na ịbụ onye ozizi nke okwu nye ụmụ . Nke a bụ ndepụta akwụkwọ ozi eze, bụ degaara onye nchụaja, na onye ozizi, na onye ọka nʼihe gbasara iwu na ụkpụrụ nke anyị nyere : Ataksekses, eze na-achị ndị eze ọzọ, na-edegara akwụkwọ, bụ onye nchụaja, bụrụkwa onye nkuzi okwu nke eluigwe. Ndeewo! Ugbu a, ana m enye iwu ka onye ọbụla bi nʼalaeze m, ma ndị nchụaja, na ndị ị, ndị wepụtara onwe ha ị soro gị gaa , ha nwere ike ịga. Eze na mmadụ asaa ndị na-adụ ya ọdụ na-eziga gị na ka ị gaa leba anya nʼiwu nke dị gị nʼaka. Ọzọkwa, ịga e were onyinye ọlaedo na ọlaọcha ndị a eze na ndị ndụmọdụ ya ji afọ ofufu nye nke , onye ebe obibi ya dị na . Tinyere ọlaedo na ọlaọcha nke i nwere ike ịnata nʼala ahụ niile nʼakụkụ niile nke ọn, tinyekwara onyinye ihuọma si nʼaka ndị mmadụ, na ndị nchụaja niile, maka ụlọnsọ ukwu ha dị na . Ị ga-eji ego niile ndị a zụọ oke ehi, na ebule, na atụrụ, na onyinye mkpụrụ ọka, na onyinye ihe ọṅụṅụ, e ji achụ aja nʼebe ịchụ aja nke ụlọnsọ dị na . Ọ bụrụ na ego amapụta nʼime ya, gị na ụmụnne gị ga-eji ya mee ihe unu maara bụ uche unu. Ngwongwo niile e bunyere gị maka ije ozi nʼụlọnsọ , buru ha buruo nʼihu nke . Ma ihe ndị ọzọ nke fọdụrụ nʼihi ụlọnsọ gị, nke kwesiri na i mere, ị nwere ike site nʼụlọakụ eze mee ha. Mụ, bụ , na-eziga iwu a nye ndị na-elekọta ego nʼọdịda anyanwụ osimiri sị ha, ihe ọbụla , onye nchụaja, na onye nkuzi okwu nke eluigwe chọrọ site nʼaka unu, unu nye ya. Ọ bụladị ruo ọlaọcha dị otu narị talenti, ya na narị akpa ọka wiiti ise, na narị galọọnụ mmanya vaịnị isii, na narị efa nke mmanụ oliv na nnu nʼọtụtụ ọbụla, dịka ọ chọrọ ya. Ihe ọbụla ọzọ, nke nke eluigwe chọrọ, ka e mee ha nʼụzọ kwesiri nye maka owuwu ụlọnsọ nke eluigwe. Nʼihi gịnị ka iwe ga-eji dakwasị eze na ụmụ ya ndị ikom? Ana m enyekwa iwu na ndị nchụaja niile, ndị ị niile, ndị ọbụ abụ niile, ndị nche niile, ndị ozi ụlọnsọ niile, na ndị ọzọ niile na-arụrụ ọrụ, agaghị atụ ụtụ ọbụla. “Ugbu a, , ị ga-eji amamihe gị nyere gị họpụta ndị ikpe, na ndịisi, ndị ga-achị obodo niile dị nʼọdịda anyanwụ nke osimiri . Ọ bụrụ na ha amazighị iwu nke ọma, ị ga-akụziri ha. Ahụhụ ga-adịrị onye ọbụla jụrụ idebe iwu , na iwu eze, ga-abụ ọnwụ, maọbụ nchụpụ site nʼala ya gaa mba ọzọ, maọbụ ịnakọrọ ya ihe niile o nwere, maọbụ ịtụba ya nʼụlọ mkpọrọ.” Otuto dịrị anyị nna nna anyị ha, onye mere ka eze kpebie ime ka ụlọnsọ anyị dị na dị mma ile anya. Keleekwa onye nyere m ihuọma nʼihu ndị ndụmọdụ ya, na nʼihu ụmụ eze, bụ ndịisi ọchịchị dị ike. Nʼihi na aka anyị m nọnyeere m. Eji m obi ike chịkọta ndịisi site nʼ ka ha soro m gaa.

Every verse in Ezra 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00