Genesis 10:23

“Ụmụ ndị ikom Aram bụ, Uz, Hul, Geta na Meshek.”

Genesis 10:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 32 in Genesis chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ akụkọ banyere , na , ụmụ ndị ikom atọ mụrụ. Ha onwe ha mụtara ụmụ nke aka ha, mgbe uju mmiri gafesịrị. Ụmụ ndị ikom bụ: Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na . Ụmụ ndị ikom bụ: Ashkenaz, Rifat na . Ụmụ ndị ikom bụ: , Tashish, Kitim na . (Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.) Ụmụ ndị ikom bụ: Kush, Ijipt, na . Ụmụ ndị ikom bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na . Ụmụ ndị ikom bụ: na . Kush bụ nna ọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka ọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu anyị.” Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, , Erek, Akad na , ndị dị nʼala ịna. Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo na ọt Ia, na , na , nke dị nʼetiti na , ya bụ obodo ukwu ahụ. Ijipt bụ nna ndị , ndị , ndị , ndị , ndị , ndị (onye ndị sitere na ya) na ndị . Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị , ndị , ndị Amọrait, ndị , ndị , ndị , ndị , ndị , ndị na ndị . Emesịa, ndị ikwu gbasara, oke ala ndị sitere na Saịdọn ruo , gbatịa ruo , ruokwa Sọdọm, Gọmọra, Adma na , nke dị nso . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom , dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha bi, na obodo ha dị iche iche. A mụụrụ ụmụ ndị ikom, onye nwanne nwoke nke tọrọ ya bụ . Ọ bụkwa nna nna ochie ụmụ ndị ikom niile mụtara. Ụmụ ndị ikom bụ , Ashua, Apakshad, Lud na . Ụmụ ndị ikom bụ, Uz, Hul, Geta na . Apakshad bụ nna , Shela bụrụ nna . Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ , nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa. Aha nwanne ya nwoke bụ . Joktan bụ nna , Shelef, Hazamavet, Jera, Hadoram, Ụzal, Dikla, Obal, Abimael, , Ọfịa, Havila na . Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom . Akụkụ ala ha bi gbasapụrụ site na ruo nʼala ugwu ugwu nke ọwụwa anyanwụ. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom , dịka ikwu ha na asụsụ ha si dị, nʼoke ala ebe ha dị, na obodo ha dị iche iche. Ndị a bụ ndị ikwu ụmụ ndị ikom dịka usoro ọmụmụ ha si dị, dịka ha si biri na mba dị iche iche. Ọ bụ site na ndị a ka mba niile si gbasasịa ruo akụkụ niile nke ụwa mgbe uju mmiri ahụ gafechara.

Every verse in Genesis 10

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00