Genesis 11:4

“Mgbe ahụ, ha kwuru sị, “Bịanụ ka anyị wuore onwe anyị obodo na ụlọ elu, nke elu ya ga-eru nʼeluigwe, ka anyị si otu a meere onwe anyị aha, ka anyị ghara ịbụ ndị a ga-agbasa nʼụwa niile.””

Genesis 11:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 4 of 32 in Genesis chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge ahụ, ụwa niile nwere naanị otu asụsụ, okwu niile bụkwa otu. Mgbe ndị mmadụ gbasara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ha chọtara ala dị larịị na ịna biri nʼebe ahụ. Ha gwarịtara onwe ha okwu sị, “Bịanụ ka anyị kpụọ brik, kpọọ ha ọkụ nke ọma.” Ya mere, ha kpụrụ brik kama nkume, jirikwa bitumen kama ụrọ. Mgbe ahụ, ha kwuru sị, “Bịanụ ka anyị wuore onwe anyị obodo na ụlọ elu, nke elu ya ga-eru nʼeluigwe, ka anyị si otu a meere onwe anyị aha, ka anyị ghara ịbụ ndị a ga-agbasa nʼụwa niile.” Onyenwe anyị rịdatara hụ obodo ahụ na ụlọ elu ahụ ndị mmadụ na-ewu. Onyenwe anyị sịrị, “Lee! Ọ bụrụ na ha malitere ime ihe dị otu a, ugbu a ha bụ otu ndị, nweekwa otu asụsụ, o nweghị ihe ha zubere ime nke ha na-apụghị ime. Ngwa, ka anyị rịda gaa gbarụọ asụsụ ha, ka onye o bụla ghara ịghọta asụsụ ibe ya.” Onyenwe anyị mere ka ha gbasaa nʼelu ụwa niile. Ha kwụsịkwara iwu obodo ahụ. Ọ bụkwa nke a mere e ji kpọọ obodo ahụ nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka anyị wetara ọgbaaghara nʼasụsụ ndị niile bi nʼụwa. Ọ bụkwa nʼebe ahụ ka anyị si gbasasịa ha nʼelu ụwa dum. Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ . Mgbe afọ abụọ gafechara site nʼoge uju mmiri ahụ, nʼoge gbara narị afọ, ọ mụtara . dịrị ndụ, mgbe ọ mụsịrị , narị afọ ise ọzọ, mụtakwa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Mgbe gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara . Mgbe ọ mụchara , ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke . Mgbe ọ ghọrọ nna , ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ . Mgbe ọ ghọrọ nna , ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ . Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna , ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ . Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị , ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ ọ. Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna ọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ . Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna , ọ dịrị ndụ narị afọ na afọ iri na itoolu ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Mgbe gbara iri afọ asaa, ọ ghọrọ nna , Nahọ na . Nke a bụ akụkọ gbasara usoro ezinaụlọ . Tera ghọrọ nna , Nahọ na . ghọrọ nna Lọt. nwụrụ nʼihu nna ya nʼala ebe a nọ mụọ ya, nke bụ na Ụọ, obodo ndị ịa. Ebram na ọ lụrụ nwunye. Aha nwunye bụ ma aha nwunye ọ bụ . Milka bụ nwa , onye bụ nna na . Ma bụ nwanyị aga, ọ mụtaghị nwa ọbụla. Tera kpọrọ nwa ya , na nwa nwa ya Lọt, onye bụ nwa , na nwunye nwa ya , bụ nwunye , duru ha hapụ Ụọ, obodo ndị ịa, pụọ gawa nʼala . Ma mgbe ha bịarutere nʼobodo , ha kwụsịrị biri nʼebe ahụ. Ọ bụ nʼobodo ka nọ nwụọ, mgbe ọ gbara narị afọ abụọ na ise.

Every verse in Genesis 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00