Genesis 12:20

“Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere.”

Genesis 12:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 20 of 20 in Genesis chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 threads run through this chapter

Genesis 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Site nʼobodo gị, sikwa na ụmụnna gị na ezinaụlọ nna gị, gaa nʼala m ga-egosi gị. “Aga m eme gị mba ukwu, aga m agọzi gị, aga m eme ka aha gị dị ukwuu, ị ga-abụ ngọzị. Aga m agọzi ndị na-agọzi gị, ma onye ọbụla kọchara gị ka m ga-akọcha; a ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na gị.” Ya mere, Ebram hapụrụ gaa dịka anyị gwara ya. Lọt sokwa ya. Ebram agbaala iri afọ asaa na ise mgbe o si na bulie ije. O duru nwunye ya na Lọt nwa nwanne ya, chịkọtakwa akụ niile ha kpakọbara, na ndị ohu niile ha nwetara nʼala , chee ihu ịga nʼala . Emesịa ha rutere nʼebe ahụ. Ebram jere ije nʼime ala jeruo nʼebe osisi ukwu , nke dị nʼobodo . Ndị bi nʼala ahụ nʼoge ahụ. Onyenwe anyị mere ka hụ ya anya, ọ sịrị, “Aga m enye mkpụrụ gị ala a.” Ya mere, Ebram wuru ebe ịchụ aja nʼebe ahụ nye anyị onye gosiri ya onwe ya. Emesịa, Ebram hapụrụ ebe ahụ chee ihu nʼala ugwu dị nʼọwụwa anyanwụ , maa ụlọ ikwu ya. Obodo dị nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, ma obodo dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ebe ọ mara ụlọ ikwu ya. Nʼebe nsọ ahụ wuru ebe ịchụ aja, nọrọ nʼebe ahụ kpọkuo aha anyị. Ọzọ, Ebram si nʼebe ahụ pụọ gaa ije rute . Nʼoge ahụ, oke ụnwụ dara nʼala ahụ. Nʼihi ya, Ebram hapụrụ ala ahụ gaa nʼala , ebe o biri nwa oge. Ma mgbe ha na-akwado ịbanye ala , ọ gwara nwunye ya sị, “Amaara m na ị bụ nwanyị mara mma. Mgbe ndị ga-ahụ gị, ha ga-asị, ‘Onye a bụ nwunye ya.’ ahụ, ha ga-egbu m ma hapụ gị ndụ. Gwa ha na ị bụ nwanne m nwanyị, ka ha meso m mmeso ọma nʼihi gị. Ha ga-echebekwa m ndụ nʼihi gị.” Mgbe rutere , ndị hụrụ na nwunye ya bụ nwanyị mara mma. Mgbe ndị ozi hụrụ ya, ha toro ya nʼihu . Nʼihi nke a, ha kpọbatara nʼụlọeze . Fero mesoro mmeso ọma nʼihi nwunye ya. Ebram nwetara igwe atụrụ, na ehi, na nne ịnyịnya ibu, oke na nwunye, na ndị ohu ndị nwoke na ndị nwanyị, na ịnyịnya kamel. Ma anyị jiri ajọọ ọrịa tie na ndị ezinaụlọ ya ihe otiti nʼihi nwunye . Mgbe ahụ, Fero kpọrọ sị ya, “Gịnị bụ ihe a i mere? Gịnị mere ị gwaghị m na ọ bụ nwunye gị? Gịnị mere i ji sị na ọ bụ nwanne gị nwanyị, si otu a mee m ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Ugbu a, lee nwunye gị, kpọrọ ya laa.” Fero nyere iwu banyere na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere.

Every verse in Genesis 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00