Genesis 13:1

“Ebram na nwunye, na ihe niile ha nwere hapụrụ ala Ijipt, gaa ije bịaruo Negev. Lọt sokwa ha.”

Genesis 13:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 18 in Genesis chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ebram na nwunye, na ihe niile ha nwere hapụrụ ala , gaa ije bịaruo . Lọt sokwa ha. Nʼoge a, Ebram aghọọla ọgaranya dị ukwuu, onye nwere akụnụba nke ọtụtụ anụ ụlọ, na ọlaọcha, na ọlaedo. Ha sitere na pụọ ije site nʼotu ebe ruo nʼebe ọzọ tutu ha erute , nʼebe dị nʼetiti na , ebe ọ mara ụlọ ikwu ya na mbụ. Nʼebe nsọ o wukwara ebe ịchụ aja na mbụ, nʼebe ahụ kpọkuru aha anyị. Ugbu a Lọt, onye ya na so na njem ya, bụkwa onye nwere akụnụba nke igwe ewu na atụrụ, na igwe ehi, na ọtụtụ ụlọ ikwu. Ma ala ebe ha nọ ezurughị ha mgbe ha nọkọrọ ọnụ nʼihi na ihe onwunwe ha dị ukwuu ruo na ha enweghị ike ịnọkọ ọnụ. Nke a mere esemokwu ji dapụta nʼetiti ndị ọzụzụ anụ ụlọ na ndị ọzụzụ anụ ụlọ Lọt. Ndị na ndị bikwa nʼala ahụ nʼoge ahụ. Ya mere gwara Lọt sị, “Biko, ka esemokwu ghara ịdị nʼetiti mụ na gị, maọbụ nʼetiti ndị ọzụzụ anụ ụlọ m na ndị ọzụzụ anụ ụlọ gị, nʼihi na anyị bụ ụmụnne. Lee, ọ bụ na ala a niile adịghị nʼihu gị? Ka anyị kewaa. Ọ bụrụ na ị gaa nʼakụkụ aka ekpe, aga m aga nʼakụkụ aka nri. Ma ọ bụrụ na i gaa nʼakụkụ aka nri gị, aga m aga nʼakụkụ aka ekpe.” Lọt lelitere anya hụ na mbara ala Jọ bụ ala mmiri na-ezokwasị nke ọma, ala dịka ubi a gbara ogige anyị, dịka ala ndị nke dị na nso nso . (Ihe a mere tupu anyị ebibie obodo Sọdọm na Gọmọra.) Ya mere, Lọt họọrọ nye onwe ya mbara ala Jọ niile, chee ihu ịga nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ. Ya na kewara. Ebram nọdụrụ nʼala , ma Lọt gara biri nʼetiti obodo ndị ahụ dị na mbara ala. Ọ mara ụlọ ikwu ya nso nso obodo Sọdọm. Ma ndị Sọdọm bụ ndị obi tara mmiri, ndị na-emehie nke ukwuu megide anyị. Mgbe Lọt siri nʼebe ahụ pụọ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Site nʼebe ahụ ị nọ lelie anya gị, lee anya nʼugwu na ndịda, nʼọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ala ahụ niile ị hụrụ ka m ga-enye gị na mkpụrụ gị ruo mgbe ebighị ebi. Aga m eme ka mkpụrụ gị baa ụba dịka aja dị nʼala. Ọ bụrụ na mmadụ enwe ike ịgụta ọnụọgụgụ aja dị nʼala, ha ga-enwe ike gụta ọnụọgụgụ mkpụrụ gị. Bilie jegharịa nʼala ahụ niile nʼakụkụ ya ọbụla, nʼihi na ana m enye gị ha niile.” Ya mere, Ebram bugharịrị ụlọ ikwu ya, gaa biri nʼakụkụ osisi ukwu nke dị na ọn. O wuru ebe ịchụ aja nye anyị nʼebe ahụ.

Every verse in Genesis 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00