Genesis 14:24

“Naanị ihe m ga-anara bụ ihe ụmụ okorobịa m ndị a riri, ya na oke ruuru Anea, na Eshkọl, na Mamre so m gaa. Nye ha oke ruuru ha.””

Genesis 14:24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 24 of 24 in Genesis chapter 14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Genesis 14 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge ahụ kwa, Amrafel, eze ịna, na , eze ndị , na eze , na eze , buru agha megide eze Sọdọm, na eze Gọmọra, na Shịnab, eze , na eze , na eze obodo (ya bụ ). Ndị eze obodo ndị a: Sọdọm, Gọmọra, Adma, na , jikọtara ndị agha ha ọnụ na (ya bụ, ndagwurugwu osimiri nnu ahụ). Ha fere ofufe nʼokpuru ọchịchị eze afọ iri na abụọ, ma nʼafọ nke iri na atọ, ha nupuru isi. Nʼafọ nke iri na anọ, eze na ndị eze ya na ha jikọrọ ọnụ buru agha megide ma merie ndị bi nʼọt na ndị bi na na ndị bi na , na ndị nʼobodo ugwu , ruo obodo El , nke dị nʼakụkụ ọzara. Mgbe ahụ, ha chigharịrị azụ gaa En (ya bụ ). Ha meriri ala niile nke ndị nakwa ndị Amọrait bi na ọn . Mgbe ahụ kwa, ndị agha ndị eze obodo Sọdọm na eze Gọmọra, na eze , na eze , na eze (ya bụ ) pụrụ doo onwe ha nʼusoro ibu agha na , imegide eze , Tidal eze , Amrafel eze ịna na eze . Ya bụ eze ise buru agha megide eze anọ. Ma jupụtara nʼolulu apịtị. Mgbe ndị agha eze Sọdọm na Gọmọra bidoro ịgba ọsọ. Ụfọdụ nʼime ha dabanyere nʼime olulu ndị a, ma ndị fọdụrụ gbapụrụ ọsọ gbaga nʼugwu. Ma eze anọ ndị a banyere nʼime obodo Sọdọm na Gọmọra bukọrọ akụ ha, na ihe oriri ha niile laa. Ha buuru Lọt, nwa nwanne , onye bi na Sọdọm na ihe niile o nwere, buru ha na-ala ebe ha si bịa. Ma otu onye gbara ọsọ ndụ site nʼebe ahụ gara kọọrọ onye ihe mere. Nʼoge a, Ebram bi nʼebe dị nso nʼosisi ukwu nke , onye Amọrị, nwanne ọl na , ndị ha na gbara ndụ. Mgbe nụrụ na adọrọla Lọt nwa nwanne ya nʼagha, ọ kpọkọtara ndị ikom a zụrụ azụ na-ejere ya ozi, ndị a mụrụ nʼụlọ ya. Ọnụọgụgụ ha dị narị ndị ikom atọ na iri na asatọ, ha chụrụ ndị agha ahụ ọsọ tutu ha erute . Nʼabalị, Ebram kere ndị agha ya ibuso ndị ahụ agha. O meriri ha, chụọ ha ọsọ, chụruo ha , nke dị nʼakụkụ ugwu ọs. Ebram nwetaghachiri ihe niile ahụ ha dọtara nʼagha, dulata nwanne ya Lọt, na ihe onwunwe ya niile, tinyere ndị inyom, na ndị ọzọ niile a dọtara nʼagha. Mgbe si na mmeri ahụ o meriri na eze ndị ọzọ ahụ na-alọta, eze Sọdọm bịara zute ya na (nke a na-akpọ ). Melkizedek, eze , onye nchụaja nke kachasị ihe niile elu, wepụtara achịcha na mmanya, ọ gọziri sị ya, “Ngọzị dịrị site nʼaka nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa. Ngọzị dịkwara nke kachasị ihe niile elu, onye weere ndị iro gị nyefee gị nʼaka.” ahụ, Ebram nyere ya otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ihe niile. Eze Sọdọm gwara sị, “Nyeghachi m naanị ndị mmadụ, ma debere onwe gị ihe ndị ọzọ.” Ma zara eze Sọdọm sị, “Eweliri m aka m elu ṅụọ iyi nye anyị nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa, sị na agaghị m esi nʼaka gị were ihe ọbụla bụ nke gị, ọ bụladị eriri maọbụ eriri akpụkpọụkwụ. Ka ị ghara ị sị, ‘Ọ bụ m mere ka baa ọgaranya.’ Naanị ihe m ga-anara bụ ihe ụmụ okorobịa m ndị a riri, ya na oke ruuru , na ọl, na so m gaa. Nye ha oke ruuru ha.”

Every verse in Genesis 14

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00