Genesis 15:20
“na ala ndị Het, na nke ndị Periz na nke ndị Refaim,”
Genesis 15:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 20 of 21 in Genesis chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
Genesis 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe nke a gasịrị, okwu anyị ruru site nʼọhụ, sị ya, “Atụla egwu, Ebram Abụ m ọta gị, ụgwọ ọrụ dị ukwu nke i nwere.” Ma zara sị ya, “Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị, gịnị bụ ihe ị ga-enye m ebe ọ bụ na m amụtaghị nwa? Lee, ọ bụ , onye ọs, ga-eketa akụ m niile.” Ebram gara nʼihu kwuo sị, “Ebe ọ bụ na m amụtaghị ụmụ, ọ bụ ohu nọ nʼụlọ m ga-eketa akụ m.” Ma okwu anyị rutere ya, “Nwoke a agaghị eketa ihe i nwere, kama nwa nwoke nke ga-esi nʼahụ gị pụta ga-eketa ihe i nwere.” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị kpọpụtara nʼezi sị ya, “Lelie anya gị elu na mbara eluigwe, gụọ kpakpando niile ị hụrụ ọnụ, ma ị ga-enwe ike ịgụta ha.” Ọ gwara ya sị, “Otu a ka mkpụrụ gị ga-adị. A gaghị agụta ha ọnụ.” Ebram kweere nʼihe anyị kwuru. Nʼihi nke a, a gụnyere ya okwukwe a dịka ezi omume. Onyenwe anyị gwakwara ya sị, “Mụ onwe m bụ anyị, onye si nʼala Ụọ nke ndị ịa kpọpụta gị, inye gị ala a ka ọ bụrụ ihe nweta gị.” Ma zara sị, “Biko, Onye kachasị ihe niile elu, bụ anyị olee otu m ga-esi mara na m ga-enweta ya?” Onyenwe anyị zara sị ya, “Wetara m nwa nne ehi gbara afọ atọ, na nne ewu gbara afọ atọ, na ebule gbara afọ atọ, na nduru, na nwa kpalakwukwu.” Ebram wetaara ya ihe ndị a niile bọwaa ha ụzọ abụọ, doo ha nʼusoro ka otu akụkụ chee akụkụ nke ọzọ ihu. Ma ọ bọwaghị ụmụ nnụnụ ndị ahụ. Mgbe anụ ufe fekwasịrị ozu anụ ndị ahụ, Ebram chụpụrụ ha. Mgbe anwụ bidoro ịda, Ebram dara nʼoke ụra, oke ụjọ na oke ọchịchịrị dakwasịrị ya. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara ya sị, “Mata nke ọma na ụmụ ụmụ gị ga-anọ dịka ndị ọbịa nʼala na-abụghị nke ha. A ga-edo ha ọnọdụ dịka ndị ohu, mejọọ ha narị afọ anọ. Ma aga m ata mba ahụ ha na-efe dịka ohu ahụhụ. Nʼikpeazụ, ha ga-eji ọtụtụ akụ si nʼebe ahụ pụta. Ma ị ga-anwụ nʼudo. A ga- gị mgbe ị kara ezi nka. Mgbe ọgbọ anọ gasịrị, ụmụ ụmụ gị ga-alọtakwa nʼala a. Nʼihi na mmehie ndị Amọrait erubeghị nʼuju ya.” Mgbe anwụ dara, mgbe ọchịchịrị gbachiri ebe niile, ite ọkụ na-akwụ anwụrụ ọkụ nke nwere ọwa na-enwu ọkụ si nʼetiti ibe anụ ndị ahụ gafee. Nʼụbọchị ahụ ka anyị na gbara ndụ. Ọ sị, “Ndị agbụrụ gị ka m ga-enye ala ndị a, malite nʼiyi ndị ruo nʼiyi ukwu . Ala ndị , na nke ndị , na nke ndị ọn, na ala ndị , na nke ndị na nke ndị , na ala ndị Amọrait na nke ndị na nke ndị na nke ndị .”
Every verse in Genesis 15
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.