Genesis 16:14

“Ọ bụ ya mere e ji na-akpọ olulu mmiri ahụ, Bịa-Lahai-Rọị. Ọ ka dị ebe ahụ, nʼetiti Kadesh na Bered.”

Genesis 16:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 16 in Genesis chapter 16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 16 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ma nwunye , amụtaghị nwa. Serai nwere odibo nwanyị onye , aha ya bụ . Ya mere ọ gwara sị, “Lee, ugbu a, Onyenwe anyị egbochiela m ịmụta ụmụ. Ugbu a, bakwuru nwanyị na-ejere m ozi. Ma eleghị anya, aga m esi na ya wulite ezinaụlọ m.” kweere ihe kwuru. Ya mere nwunye , duuru , odibo nwanyị ya, onye , dunye ka ọ bụrụ nwunye ya. Ihe a mere na ngwụcha afọ iri site na mgbe bịara biri nʼala . Ebram na dinara. Hega tụụrụ ime. Ma mgbe matara na ọ dịrịla ime, ọ malitere ileda nne ya ukwu bụ anya. Mgbe ahụ, Serai gwara sị, “Ọ bụ gị butere ahụhụ a m nọ nʼime ya. Ọ bụ m were nwaodibo nwanyị m kunye gị nʼaka, ma ugbu a ọ hụrụ na ọ dị ime, abụrụla m onye ọ na-eleda anya. Ka anyị kpee ikpe a nʼetiti mụ na gị.” Ebram zara sị, “Lee, ohu gị nwanyị dị gị nʼaka. Jiri ya mee ihe ọbụla dị gị mma nʼanya.” Nʼihi nke a, Serai mesiri ya ihe ike, nke mere ka o si nʼebe nọ gbapụ. Ma mmụọ ozi anyị hụrụ ya nʼakụkụ isi iyi mmiri dị nʼọzara, nʼakụkụ ụzọ , jụọ ya sị, “Hega, ohu nwanyị , olee ebe i si bịa, olee ebe ka ị na-ejekwa?” zara sị, “Ọ bụ site nʼihu nne m ukwu ka m na-agba ọsọ.” Mmụọ ozi anyị gwara ya sị, “Laghachikwuru nne gị ukwu. Doo onwe gị nʼokpuru ya.” Mmụọ ozi anyị sịkwa ya, “Aga m amụba ụmụ gị, ka a hapụ inwe ike ịgụta ole ha dị.” Mmụọ ozi anyị gwakwara ya sị, “Ị dị ime ugbu a, ị ga-amụ nwa nwoke. Aha ị ga-agụ ya bụ nʼihi na anyị anụla maka nhụju anya gị. Nwoke dịka ịnyịnya ibu a na-azụghị azụ ka ọ ga-abụ. Ọ ga-emegide onye ọbụla, onye ọbụla ga-emegidekwa ya. Ọ ga-ebi nʼime ibu iro, megide ụmụnna ya niile.” Hega kpọkuru aha anyị, onye gwara ya okwu sị, “Ị bụ m na-ahụ m.” Nʼihi na kwuru sị, “Ahụla m, ugbu a, onye ahụ na-ahụ m.” Ọ bụ ya mere e ji na-akpọ olulu mmiri ahụ, Bịa--Rọị. Ọ ka dị ebe ahụ, nʼetiti na . Emesịa, Hega mụtaara nwa nwoke. Ebram kpọrọ nwa nwoke ahụ mụtaara ya . Ebram gbara iri afọ asatọ na isii mgbe mụtaara ya .

Every verse in Genesis 16

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00