Genesis 20:15

“Abimelek sịrị, “Lee nʼala m niile, birikwa nʼebe ọbụla masịrị gị.””

Genesis 20:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 15 of 18 in Genesis chapter 20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 20 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ugbu a, Ebraham sitere nʼebe ahụ bilie gaa na mpaghara biri nʼebe dị nʼagbata na . Ọ nọrọ nʼobodo nwa oge nta. Nʼebe ahụ, Ebraham kwuru maka , nwunye ya, sị “Ọ bụ nwanne m nwanyị.” , eze , ziri ozi kpọrọ . Ma bịakwutere na nrọ nʼanyasị, sị ya, “Onye nwụrụ anwụ ka ị bụ, nʼihi nwanyị nke ị kpọọrọ, nwanyị a bụ onye nwere di.” Ma abịabeghị nso, ya mere o ji sị, “Onyenwe m, ị ga-ebibi mba aka ya dị ọcha? Ọ bụ na ya onwe ya agwaghị m sị, ‘ọ bụ nwanne m nwanyị,’ nke nwanyị nʼonwe ya, ekwuokwa sị, ‘Nwanne m nwoke ka ọ bụ?’ E ji m uche dị ọcha na aka dị ọcha mee ihe niile m mere.” Chineke zara ya sị, “Amaara m na i ji uche dị ọcha mee ihe i mere. Ọ bụ ya mere m ji gbochie gị imehie megide m. Ọ bụkwa ya mere m ji gbochie gị ịmetụ ya aka. Ugbu a, nyeghachi nwoke a nwunye ya. Nʼihi na ọ bụ onye amụma. Ọ ga-ekpere gị ekpere, ka ị ghara ịnwụ. Ma ọ bụrụ na i dughachịghị nwanyị a nye di ya, unu ga-anwụ, gị na ndị gị niile.” Ya mere, Abimelek biliri nʼisi ụtụtụ echi ya, kpọọ nzukọ nke ndịisi ozi ya niile, kọọrọ ha ihe mere. Ha tụrụ ụjọ nke ukwuu. Emesịa, Abimelek kpọbatara sị ya, “Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị bụ ihe ọjọọ m mere i ji butere mụ na alaeze m ihe oke ikpe ọmụma dị otu a? Ihe a i mere m bụ ihe na-ekwesighị ekwesi.” Abimelek jụrụ sị, “Ọ bụ gịnị ka ị hụrụ i jiri mee omume dị otu a?” Ebraham zara ya, “Nʼihi na asịrị m nʼobi m, ‘Nʼezie, ịtụ egwu adịghị nʼebe a. Ha ga-egbu m nʼihi nwunye m.’ Ewezugakwa nke a, ọ bụ nwanna m nwanyị, nʼihi na otu nna mụrụ anyị, ma ọ bụghị otu nne, tupu ọ bụrụ nwunye m. Mgbe sitere nʼezinaụlọ nna m zipụ m ije ebe dị anya, agwara m ya sị, ‘Otu a ka ị ga-esi gosi na ị hụrụ m nʼanya, ebe ọbụla anyị gara, kwuo gbasara m, “Onye a bụ nwanne m.” ’ ” Mgbe ahụ, Abimelek dupụtara atụrụ, na ehi, na ndị ohu ndị ikom, na ndị ohu ndị inyom, nye . Ọ kpọnyekwara ya nwunye ya. Abimelek sịrị, “Lee nʼala m niile, birikwa nʼebe ọbụla masịrị gị.” Mgbe ahụ, ọ sịrị , “Ana m enye nwanne gị puku ọlaọcha, ka ọ bụrụ ihe m ji kwụọ ụgwọ mmeso ọjọọ m mesoro gị. Ejikwa m ya na-egosi na ị bụ onye aka ya dị ọcha.” Mgbe ahụ, Ebraham kpọkuru nʼekpere. Chineke gwọrọ na nwunye ya, na ndị inyom ndị ohu ya niile, ka ha nwee ike ịmụta ụmụ ọzọ. Nʼihi na anyị mechiri akpanwa ndị inyom niile nọ nʼezinaụlọ nʼihi nwunye .

Every verse in Genesis 20

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00