Genesis 25:18
“Ụmụ ụmụ ya bi nʼala dị site na Havila ruo Shua nso nso oke ala ndị Ijipt, nʼụzọ e si aga Ashọ. Ha na ụmụnna ha ndị ọzọ ebighị nʼudo.”
Genesis 25:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 18 of 34 in Genesis chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ebraham lụrụ nwunye ọzọ, onye aha ya bụ . Ọ mụụrụ ya , Jokshan, Medan, , Ishbak na . Jokshan bụ nna na . Ụmụ ndị ikom bụ , Letushim, na . Ụmụ ndị ikom bụ , Efe, Hanok, Abida, na . Ndị a niile bụ ụmụ . Ebraham nyere Aịzik ihe niile o nwere. Ebraham nyere ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara onyinye dị iche iche, zipụ ha nʼala dị nʼebe ọwụwa anyanwụ, mgbe ọ ka nọ ndụ, ka ha ghara ịnọ nwa ya nwoke Aịzik nso. Ebraham dị ndụ ruo narị afọ na iri afọ asaa na ise. Ebraham kubiri ume ndụ nwụọ mgbe o mere nnọọ ezigbo agadi, agadi nwoke nke ndụ juru afọ, e mere ka ọ lakwuru ndị ya. Ụmụ ya, Aịzik na , liri ya nʼọgba nʼakụkụ , nʼala ubi ọn nwa onye , ala ahụ zụrụ site nʼaka ndị . Ebe ahụ ka e liri ya na nwunye ya. Mgbe nwụrụ, Chineke gọziri nwa ya nwoke Aịzik onye bi nʼoge ahụ na nso nso Bịa--Rọị. Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ nwa onye , nwanyị ahụ na-ejere ozi mụụrụ ya. Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom nʼusoro ọmụmụ ha. Nebaiot bụ nwa mbụ ya. Ndị ọzọ bụ , Adbel, Mibsam, Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema, Jetua, Nafish na . Ndị a bụ ụmụ , ndị a bụkwa aha ndịisi ikwu iri na abụọ ha, dịka ebe obibi ha si dị, na dịka ọmụma ụlọ ikwu ha si dị. Ishmel biri ndụ ruo narị afọ na iri afọ na asaa. Ọ nwụrụ, e mere ka ọ lakwuru ndị ya. Ụmụ ụmụ ya bi nʼala dị site na ruo nso nso oke ala ndị , nʼụzọ e si aga ọ. Ha na ụmụnna ha ndị ọzọ ebighị nʼudo. Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Aịzik nwa . Ebraham bụ nna Aịzik. Aịzik gbara iri afọ anọ mgbe ọ lụrụ , nwa , onye si nʼobodo , nwanne , onye . Aịzik kpere ekpere rịọọ anyị ka o nye nwunye ya nwa nʼihi na ọ bụ nwanyị aga. Onyenwe anyị zara ekpere ya. Nwunye ya, Ribeka dịịrị ime. Ụmụ o bu nʼafọ bidoro na-alụ ọgụ nʼime afọ ya. Nʼihi nke a, o kwuru sị, “Gịnị mere ihe dị otu a ji eme m?” Ya mere, ọ gara jụta ase nʼaka anyị. Onyenwe anyị gwara ya sị, “Mba abụọ dị gị nʼafọ, ụzọ mba abụọ dị nʼime gị ka a ga-ekewa. Otu ụzọ ga-adị ike karịa nke ọzọ, nke okenye ga-ejere nke nta ozi.” Mgbe oge ime ya zuru, ụmụ abụọ dị nʼakpanwa ya. Ahụ nwa nke mbụ buru ụzọ pụta na-acha uhie uhie, ahụ ya niile dịka uwe ajị. Nʼihi ya, ha kpọrọ aha ya Ịsọ. Emesịa, nwanne ya pụtara, ma aka ya jidere ikiri ụkwụ Ịsọ. Nʼihi ya, a kpọrọ aha ya ọb. Aịzik gbara iri afọ isii mgbe mụrụ ha. Ha abụọ toro, Ịsọ ghọrọ onye ọka nʼịchụ nta, onye na-epiogharị nʼọhịa, ebe ọb bụ nwoke dị nwayọọ, onye na-anọ nʼetiti ụlọ ikwu. Aịzik hụrụ Ịsọ nʼanya nʼihi na ụtọ anụ Ịsọ na-egbute nʼọhịa na-adị ya mma, ma hụrụ ọb nʼanya. Otu ụbọchị, Jekọb nọ na-esi ofe mgbe Ịsọ si nʼọhịa bata. Agụụ na-agụkwa ya nke ukwuu. Ịsọ rịọrọ ọb sị, “Nyetụ m ụfọdụ nʼime nri a na-acha uhie uhie ị na-esi ka m rie, nʼihi na agụụ na-agụ m hie nne.” (Ọ bụ ihe a mere e ji na-akpọ ya Edọm.) Ma ọb zara ya, “Buru ụzọ resi m ọnọdụ ịbụ ọkpara gị.” Ịsọ sịrị, “Gịnị bụ uru ọnọdụ ịbụ ọkpara bara mgbe m na-anwụ nʼagụụ?” Jekọb sịrị ya, “Buru ụzọ ṅụọrọ m iyi.” Ya mere, ọ ṅụụrụ ya iyi, sị otu a resi ọb ọnọdụ ọkpara ya. Mgbe ahụ, Jekọb nyere Ịsọ achịcha na ofe lentil o siri. O riri, ṅụọkwa, bilie ọtọ pụọ. Ya mere Ịsọ ledara ọnọdụ ịbụ ọkpara nna ya anya.
Every verse in Genesis 25
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.