Genesis 28:7

“Jekọb rubekwara nna ya na nne ya isi gawa Padan Aram.”

Genesis 28:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 22 in Genesis chapter 28 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Genesis 28 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aịzik kpọrọ ọb gọzie ya, nye ya iwu sị ya, “Alụla nwunye site nʼala . Kama bilie gaa nʼụlọ nna nne gị, Betuel, lụrụ nwunye site nʼụmụ ndị inyom . Ka pụrụ ime ihe niile, gọzie gị, mee ka ị mịa mkpụrụ, mụbaa, ghọọ ọtụtụ mba. Ka nye gị na ụmụ ụmụ gị ngọzị ahụ o kwere nkwa inye . Ka i nweta ala a, nke i bi nʼime ya ugbu a dịka ọbịa, bụ ala ahụ kwere na nkwa inye ya.” Mgbe ahụ Aịzik zipụrụ ọb nʼije ya, ọ gara , nʼụlọ nwa onye , nwanne onye bụ nne ọb na Ịsọ. Ịsọ hụrụ ka Aịzik siri gọzie ọb, ziga ya ka ọ gaa lụọ nwunye nʼebe ahụ, nyekwa ya iwu mgbe ọ na-agọzi ya sị, “Alụla nwanyị na ,” Jekọb rubekwara nna ya na nne ya isi gawa . O dokwara Ịsọ anya na ndị inyom dị njọ nʼanya nna ya Aịzik. Nʼihi ya, Ịsọ gakwuru lụrụ , ada , nwa , onye bụ nwanyị , tinyekwara ndị nwunye ọ lụrụ na mbụ. Jekọb hapụrụ Bịasheba gawa . Mgbe chi na-eji, ọ kwụsịrị ebe ọ ga-anọ zuo ike abalị. Mgbe ọ chọrọ idina ala, o weere otu nʼime nkume ndị dị nʼebe ahụ hinye nʼisi ya, dinara ala ịrahụ ụra. Nʼabalị ahụ, ọ rọrọ nrọ, hụ mbube e ji arị elu. E mere ka o guzo site nʼụwa ruo nʼeluigwe. Ọ hụkwara ndị mmụọ ozi ka ha si na ya na-arịgo na-arịdakwa. Nʼelu ya, ọ hụrụ anyị ka o guzo, nụkwa ka ọ na-agwa ya okwu sị, “Mụ onwe m bụ anyị, Chineke nna gị , na Aịzik. Aga m enye gị na ụmụ ụmụ gị ala ahụ nke i dina nʼelu ya. Ụmụ gị ga-adị ukwuu, dị ka aja dị nʼala. Ha ga-ejupụta ala a, site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda anyanwụ, sitekwa nʼugwu ruo na ndịda. A ga-esitekwa na gị na mkpụrụ gị, gọzie mba niile nke ụwa a. Anọnyeere m gị. Aga m echebe gị ebe ọbụla ị na-aga. Aga m akpọghachite gị nʼala a. Agaghị m ahapụ gị tutu ruo mgbe m mezuoro gị ihe niile m kwere gị na nkwa.” Jekọb tetara nʼụra sị, “Nʼezie anyị nọ nʼebe a. Ma amaghị m ya.” Ọ tụrụ egwu sị, “Lee ka ebe a si dị oke egwu, o nweghị ihe ebe a bụ karịa ụlọ , nʼezie ọ bụ ọnụ ụzọ ama eluigwe.” Nʼisi ụtụtụ echi ya, Jekọb weere nkume ahụ o hinyere nʼisi ya guzo ya dịka ogidi, wụsa mmanụ nʼelu ya. Ọ kpọrọ ebe ahụ , ọ bụ ezie na bụ aha obodo ahụ na mbụ. Mgbe ahụ, Jekọb kwere nkwa sị, “Ọ bụrụ na ga-anọnyere m, chebe m nʼije m na-eje, ọ bụrụ na ọ ga-enye m ihe oriri m ga-eri na uwe m ga-eyi, m lọghachi nʼụlọ nna m nʼudo, mgbe ahụ, Onyenwe anyị ga-abụ m. Nkume a m doziri elu dịka ogidi ga-abụ ụlọ . Aga m eke ihe niile i nyere m ụzọ iri, nyeghachi gị otu ụzọ.”

Every verse in Genesis 28

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00