Genesis 29:11
“Emesịa, Jekọb suturu Rechel ọnụ, kwaa akwa nʼoke olu.”
Genesis 29:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 35 in Genesis chapter 29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 29 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Jekọb gara nʼihu nʼije ya rute nʼala dị nʼọwụwa anyanwụ. Nʼ Nsọ a, ọ hụrụ otu olulu mmiri, hụkwa ụzọ igwe atụrụ atọ ndị nọ nʼakụkụ olulu mmiri nʼihi na ndị na-elekọta ha na-enye ha mmiri site nʼolulu mmiri ahụ. Nkume e ji mechie ọnụ olulu mmiri ahụ buru ibu. Nʼihi na mgbe igwe atụrụ niile bịazukọtara nʼolulu mmiri ahụ, ndị ọzụzụ atụrụ na-emeghepụ nkume ahụ nye ha mmiri. Emesịa, ha na-ejikwa nkume ahụ mechie ọnụ olulu mmiri ahụ. Jekọb jekwuru ndị na-elekọta atụrụ ahụ jụọ ha sị, “Ụmụnna m, ebee ka unu si?” Ha zara sị ya, “Anyị si .” Ọ jụrụ ha sị, “Unu maara , nwa ọ?” Ha zara sị, “Anyị ma ya.” Ọzọ ọb jụrụ ha sị, “Ahụ ọ dịkwa ya mma?” Ha zara sị ya, “E, ahụ dị ya. Lee nwa ya nwanyị ka ọ chị atụrụ ya na-abịa.” Jekọb kwuru sị, “Lee, anyanwụ ka na-acha. O rubeghị oge e ji achịbata igwe ụmụ anụ ụlọ. Nyenụ ha mmiri ka ha ṅụọ, ka ha laghachi gaa taa ahịhịa.” Ha zara sị ya, “Anyị agaghị enye ha mmiri tutu ruo mgbe igwe atụrụ niile bịakọtara, mgbe e wepụrụ nkume e ji mechie ọnụ olulu mmiri, mgbe ahụ ka anyị ga-enye ha mmiri.” Mgbe ọb na ndị ọzụzụ atụrụ ndị a kpụ okwu nʼọnụ, Rechel chịịrị atụrụ nna ya bịakwute ha, nʼihi na onye ọzụzụ atụrụ nwanyị ka ọ bụ. Mgbe ọb hụrụ nwa nwanne nne ya, hụkwa igwe atụrụ , ọ meghepụrụ nkume ahụ e ji mechie ọnụ olulu mmiri ahụ nye igwe atụrụ , nwanne nne ya mmiri ka ha ṅụọ. Emesịa, Jekọb suturu ọnụ, kwaa akwa nʼoke olu. Jekọb kọwaara na ọ bụ onye ikwu nna ya, bụrụkwa nwa . Nʼihi ya ji ọsọ gbalaa nʼụlọ ha kọọrọ nna ya. Mgbe nụrụ maka ọb nwa nwanne ya nwanyị, o mere ngwangwa pụọ izute ya. Ọ makụrụ ya, sutu ya ọnụ, kpọrọ ya laa nʼụlọ. Nʼebe ahụ, Jekọb kọọrọ ya ihe ndị a niile. Leban sịrị ya, “Nʼezie, ị bụ ọkpụkpụ m na anụ ahụ m.” Ọ nọnyeere ya otu ọnwa. Leban sịrị ọb, “Ọ bụ nʼihi na ị bụ onye ikwu m ka ị na-agbara m odibo nʼefu? Gwa m ego ole m ga-akwụ gị nʼihi ọrụ ị na-arụrụ m?” Leban mụrụ ụmụ ndị inyom abụọ. Aha nke okenye bụ Lịa. Aha nke nta bụ . Ịma mma Lịa dị ya nʼanya, ma mara mma nʼahụ, maakwa mma ile anya. Ọ bụ ka ọb hụrụ nʼanya. Nʼihi ya ọb gwara sị, “Aga m arụrụ gị ọrụ afọ asaa ma ọ bụrụ na ị ga-ekwe ka m lụọ .” Leban zara ọb sị ya, “Ọ dị mma na ị lụrụ karịa na onye ọzọ ga-alụ ya. Soro m nọdụ nʼebe a.” Ya mere ọb gbara odibo afọ asaa maka . Ma afọ asaa ndị a dịka abalị ole na ole nʼanya ọb nʼihi ịhụnanya o nwere nʼebe nọ. Jekọb gwara , okwu sị ya, “Kpọnye m nwunye m nʼihi nʼụbọchị m ezuola. Achọrọ m ịbakwuru ya.” Leban kpọkọtara ndị niile bi nʼebe ahụ mere ha nʼoke oriri. Nʼanyasị ụbọchị ahụ, Leban kpọọrọ nwa ya nwanyị bụ Lịa kpọbara ọb, ọ bakwuuru ya. Leban nyekwara Lịa odibo ya, Zilpa, ka ọ bụrụ odibo nwanyị ya. Mgbe chi bọrọ, Jekọb hụrụ na ọ bụ Lịa ka kpọnyere ya. Jekọb sịrị , “Gịnị bụ ihe a i mere m? Ọ bụghị nʼihi ka m ji gbaara gị odibo? Gịnị mere i ji ghọgbuo m?” Leban zara sị ya, “Ọ bụghị omenaala anyị ibu ụzọ kee nwantakịrị nwanyị nke nta di tupu nke ada. Otu ọ dị, chere ka mmemme izu ụka nke onye nke a gafee. Mgbe ahụ, aga m akpọnyekwa gị onye nke ọzọ a maka odibo ị ga-agbara m afọ asaa ọzọ.” Jekọb mere ka o si kwuo. O debezuru mmemme otu izu ụka onye nke a, Leban kpọnyere ya nwa ya ka ọ bụrụ nwunye ya. Leban nyere nwa ya nwanyị, Rechel, odibo ya nwanyị bụ , ka ọ bụrụ odibo ya. Jekọb bakwukwara . Ọ hụrụ nʼanya nke ukwuu karịa Lịa. Ọ gbakwaara odibo afọ asaa ọzọ. Mgbe anyị hụrụ na Lịa bụ nwanyị a kpọrọ asị, o meghere akpanwa ya, ma bụ nwanyị aga. Lịa tụrụ ime mụọ nwa nwoke, kpọọ ya . Nʼihi na o kwuru sị, “Ọ bụ nʼihi na anyị ahụla nsogbu m, ugbu a di m ga-ahụ m nʼanya.” Ọ tụụrụ ime ọzọ mụọkwa nwa nwoke. O kwuru sị, “Onyenwe anyị anụla na m bụ nwanyị a kpọrọ asị, ọ bụ ya mere o ji nye m nwa nwoke ọzọ.” Ya mere ọ kpọrọ aha ya ọn. Lịa tụrụ ime ọzọ, mgbe ọ mụrụ nwa nwoke, o kwuru sị, “Nʼezie, ugbu a ka di m ga-arapara m nʼahụ, nʼihi na amụọrala m ya ụmụ ndị ikom atọ.” Ya mere ọ kpọrọ aha ya ị. Ọ tụụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke. O kwuru sị, “Ugbu a aga m eto anyị.” Ya mere, ọ kpọrọ aha ya . Lịa mụsịrị nwa a kwụsị ịmụ ụmụ.
Every verse in Genesis 29
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.