Genesis 35:5
“Ha biliri ije. Egwu Chineke dakwasịrị obodo niile gbara ha gburugburu. Ọ dịghị ndị chụsoro ha.”
Genesis 35:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 5 of 29 in Genesis chapter 35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 35 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Chineke sịrị ọb, “Bilie, gaa , birikwa nʼebe ahụ. Wuo ebe ịchụ aja nye , onye mere ka ị hụ ya mgbe ị na-agbanarị Ịsọ nwanne gị nwoke.” Ya mere, Jekọb gwara ndị ezinaụlọ ya na ndị niile so ya sị, “Wezuganụ chi ndị ala ọzọ dị nʼetiti unu. Doonụ onwe unu ọcha, gbanweekwanụ uwe unu. Bilienụ, ka anyị gaa , ebe m ga-ewu ebe ịchụ aja nye , onye zara m oku nʼụbọchị nsogbu m, ma nọnyekwara m na njem nke m gara.” Ya mere, ha nyere ọb chi ndị ala ọzọ niile ha ji nʼaka, na ọla niile dị ha na ntị. Jekọb chịịrị ha niile lie ha nʼokpuru osisi ook dị na . Ha biliri ije. Egwu dakwasịrị obodo niile gbara ha gburugburu. Ọ dịghị ndị chụsoro ha. Jekọb na ndị niile so ya rutere , nke a na-akpọkwa nke dị na . Jekọb wuru ebe ịchụ aja nʼebe a, kpọọ aha ebe ahụ El , nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka gosiri ya onwe ya mgbe ọ na-agbanarị Ịsọ nwanne ya nwoke. Mgbe nke a gasịrị, Debọra, nwanyị lekọtara mgbe ọ bụ nwantakịrị, nwụrụ. E liri ya nʼokpuru osisi ook dị na . A kpọkwara ebe ahụ, “Osisi ook ebe ịkwa akwa.” Chineke gosiri ọb onwe ya ọzọ, mgbe o sitere na pụta, gọziekwa ya. Chineke sịrị ya, “Aha gị bụ ọb ma a gaghị akpọkwa gị ọb ọzọ, kama aha gị ga-abụ .” Ya mere ọ kpọrọ ya . Chineke sịrị ya, “Abụ m onye pụrụ ime ihe niile. Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba nʼọnụọgụgụ. Otu mba na igwe mba ga-esi na gị pụta. Ndị eze ga-esitekwa gị nʼahụ pụta. Ala ahụ m nyere na Aịzik ka m na-enyekwa gị. Aga m enyekwa ya ụmụ ụmụ gị ndị ga-esote gị.” Emesịa, Chineke si nʼebe ahụ ha nọ kparịtaa ụka pụọ. Jekọb wuru ogidi nkume nʼebe ahụ nọ gwa ya okwu. Ọ wụsara onyinye ihe ọṅụṅụ wụkwasịkwa mmanụ nʼelu ogidi nkume ahụ. Jekọb kpọrọ ebe ahụ ya na nọ kparịtaa ụka . Ha biliri ije, site na . Ma mgbe ha ka nọ ebe dị anya site nʼobodo , Rechel mụrụ nwa, ma o nwere ihe mgbu ka ọ na-amụ nwa. Mgbe o sitere nʼoke ihe mgbu na-amụpụta nwa ahụ, nwanyị na-aghọ nwa gwara ya, “Atụla egwu, nʼihi na ọ bụ nwa nwoke ọzọ ka ị mụtara.” Ma tupu ekuo ume ikpeazụ, nʼihi na ọ na-anwụ, ọ kpọrọ aha nwa ọhụrụ ahụ -, ma nna ya kpọrọ ya . Rechel nwụrụ, e lie ya nʼakụkụ ụzọ gara , nke a na-akpọkwa . Jekọb wuru ogidi nʼelu ili ya, nke na-eguzokwa ruo taa, igosi ebe e liri . Izrel malitere ije ya, tutu ruo ebe o wuru ebe izuike ya nʼala dị nʼofe ọzọ nke . Mgbe bi nʼala ahụ, Ruben gara dinakwuru , iko nwanyị nna ya. E mekwara ka nụ ihe a mere. Ụmụ ndị ikom ọb dị iri na abụọ. Ụmụ Lịa bụ, Ruben, ọkpara ọb. Simiọn, Livayị, Juda, Isaka na ụlọn. Ụmụ bụ, Josef na . Ụmụ , odibo nwanyị bụ, na ị. Ụmụ , odibo nwanyị Lịa bụ, na . Ụmụ ndị ikom ndị a ka a mụụrụ ọb na . Nʼikpeazụ, Jekọb bịakwutere nna ya Aịzik na nke dị nso na (ebe a na-akpọ ọn). Ebe ahụ ka na Aịzik biri na mbụ. Nʼoge ahụ Aịzik gbara narị afọ na iri afọ asatọ. Ọ dịkwaghị anya site nʼoge a, Aịzik nwụrụ, mgbe o mere nnọọ agadi. Ụmụ ya ndị ikom abụọ, Ịsọ na ọb, liri ya.
Every verse in Genesis 35
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.