Genesis 36:6

“Emesịa, Ịsọ duuru ndị nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị inyom, na ndị niile nọ nʼezinaụlọ ya. Ọ chịkọọrọ anụ ụlọ ya niile, na akụ niile ọ kpatara nʼala Kenan kwapụ gaa biri nʼala dị anya site nʼebe nwanne ya Jekọb nọ.”

Genesis 36:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 6 of 43 in Genesis chapter 36 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 36 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Ịsọ, onye a na-akpọ Edọm. Ịsọ lụrụ ndị inyom a site nʼala . Onye nke mbụ bụ nwa Elọn, onye . Nke abụọ bụ , nwa , nwa nwa ọn, onye . Onye nke atọ bụ , nwa , onye nwanne ya nwanyị bụ . Ada mụụrụ Ịsọ , ebe mụrụ . Oholibama mụtaara na na . Ndị a bụ ụmụ Ịsọ ndị a mụtara ya nʼala . Emesịa, Ịsọ duuru ndị nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị inyom, na ndị niile nọ nʼezinaụlọ ya. Ọ chịkọọrọ anụ ụlọ ya niile, na akụ niile ọ kpatara nʼala kwapụ gaa biri nʼala dị anya site nʼebe nwanne ya ọb nọ. Ebe ọ bụ na akụnụba ha nwere dịkarịrị ukwuu ha ibikọta ọnụ, tinyekwara na ala ebe ha bi enwezighị ike ibuli ha nʼihi anụ ụlọ niile ha nwere. Ya mere, Ịsọ gara biri nʼala ugwu ugwu , Ịsọ bụkwa Edọm. Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Ịsọ, nna obodo Edọm, nʼala ugwu ugwu . Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Ịsọ mụtara. Elifaz bụ ọkpara , nwunye Ịsọ. Nwanne ya bụ , nwa , nwunye Ịsọ. Ụmụ ndị ikom bụ, Teman, Ọmaa, Zefo, Gatam na . Elifaz nwa Ịsọ nwere iko nwanyị aha ya bụ , onye mụtaara ya . Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom , nwunye Ịsọ. Ụmụ ndị ikom bụ, Nahat, Zera, Shama na . Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ , nwunye Ịsọ. Ndị a bụ ụmụ , nwunye Ịsọ. Oholibama bụ nwa na nwa nwa ọn. Ọ mụtaara Ịsọ , Jalam na . Ndị a bụ ọnụmara si nʼetiti ụmụ ụmụ Ịsọ. Site nʼetiti ụmụ , ọkpara Ịsọ, e nwere Ọnụmara , ọnụmara Ọmaa, ọnụmara , ọnụmara . Ọnụmara , ọnụmara na ọnụmara . Ndị eze ndị a bụ ụmụ nʼala Edọm. Ha bụ ụmụ ụmụ . Ndị bụ ụmụ , nwa Ịsọ, e nwere ọnụmara , ọnụmara , ọnụmara , ọnụmara . Ọnụmara ndị a bụ ụmụ nʼala Edọm. Ha bụ ụmụ , nwunye Ịsọ. Ndị a bụ ụmụ , nwunye Ịsọ, ọnụmara , ọnụmara , na ọnụmara . Ndị a bụ ọnụmara ụmụ nwa , nwunye Ịsọ. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ịsọ (ya bụ, Edọm). Ndị a bụkwa ọnụmara ha. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom onye , ndị bi nʼakụkụ ala ahụ: Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na . Ụmụ ndị ikom nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara . Ụmụ ndị ikom bụ, Hori na . Timna bụkwa nwanne nwanyị . Ụmụ ndị ikom bụ, Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na . Ụmụ ndị ikom ọn mụrụ bụ Aịa na . Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya ọn. Ụmụ bụ, Dishọn na nwa nwanyị . Ụmụ ndị ikom ọn bụ, Hemdan na na na . Ụmụ ndị ikom bụ, Bilhan na na . Ụmụ ndị ikom bụ, Uz na . Ndị a bụ ndị ọnụmara , ọnụmara , ọnụmara , ọnụmara ọn, ọnụmara , ọnụmara ọn, ọnụmara na ọnụmara . Ndị a niile bụ ndị ọnụmara dịka nkewa ha si dị nʼala . Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị enwee eze mbụ ha. Bela, nwa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ . Mgbe nwụrụ, Jobab nwa onye nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Husham onye si nʼala nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Hadad nwa , onye meriri ndị nʼagha nʼala nọchiri dịka eze. Isi obodo ya bụ . Mgbe nwụrụ, Samla onye nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Shaul onye sitere na ọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze. Mgbe nwụrụ, Baal- nwa nọchiri ya dịka eze. Mgbe - nwa nwụrụ, Heda nọchiri ya dịka eze. Aha obodo ya bụ . Aha nwunye ya bụ , nwa nwa nwa . Ndị a bụ ndịisi ọnụmara Ịsọ, dịka aha ha si dị, dịka ikwu ha na akụkụ ebe ha bi si dị: Timna, Alva, Jetet, Oholibama, Elaa, Pinon, Kenaz, Teman, Mibza, Magdiel na . Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm, dịka ebe obibi ha na ala obi ha si dị. Nke a bụ ezinaụlọ Ịsọ bụkwa nna ndị Edọm.

Every verse in Genesis 36

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00