Genesis 39:15
“Mgbe ọ nụrụ ka m welitere olu m tie mkpu enyemaka m tiri, o sitere nʼime ụlọ a gbapụ, ma hapụrụ m uwe ya.””
Genesis 39:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 15 of 23 in Genesis chapter 39 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 39 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
A kpọọrọ gaa nʼala . Pọtifa, bụ nwoke , otu nʼime ndịisi na-ejere ozi, na onyeisi ndị agha na-eche nche zụụrụ ya site nʼaka ndị , bụ ndị duuru ya gaa nʼebe ahụ. Onyenwe anyị nọnyeere , nke mere na ihe gaara ya nke ọma nʼụlọ nna ya ukwu onye . Nna ya ukwu hụrụ na anyị nọnyeere , hụkwa na anyị na-eme ka ihe niile o mere gaara ya nke ọma. Josef hụtara amara nʼihu ya, ghọọ onyeozi nke aka ya. Pọtifa mere ya onye na-elekọta ezinaụlọ ya. Nyefee ya ihe niile o nwere ka ọ bụrụ onye na-elekọta ha. Site nʼoge a, o mere ka ọ bụrụ onye na-elekọta ezinaụlọ ya na ihe niile o nwere, Onyenwe anyị gọziri ezinaụlọ onye ahụ nʼihi . Ngọzị anyị dịkwasịrị nʼihe niile Pọtifa nwere, ma ihe o nwere nʼụlọ ma ndị o nwere nʼubi ya. Ya mere, ọ hapụrụ ihe niile o nwere nʼaka . Nke a mere na ọ mazighị ihe ọzọ na-eme, ma ọ bụghị nri nke ọ na-eri. Josef nʼonwe ya mara mma ahụ dịkwa mma ile anya. Mgbe oge nta gasịrị, nwunye Pọtifa lere anya sị ya, “Bịa ka anyị abụọ dinaa.” Ma jụrụ. Ọ gwara nwunye nna ya ukwu sị, “Lee, nna m ukwu anaghị echegbu onwe ya banyere ihe ọbụla nʼụlọ a. O werela ihe niile o nwere nyefee m nʼaka ka m lekọta ha anya. O nweghị onye ọnọdụ ya dị elu karịa nke m nʼụlọ a. O gbochighị m ihe ọbụla ma ọ bụghị gị, nʼihi na ị bụ nwunye ya. Olee otu m ga-esi mee oke ihe ọjọọ dị otu a, mee mmehie megide .” Ọ bụ ezie na nwanyị a nọgidere na-enye nsogbu site nʼụbọchị ruo ụbọchị ma jụrụ iso ya dinaa, jụkwa ịnọnyere ya. Otu ụbọchị, Josef batara nʼime ụlọ ịrụ ọrụ ya. O nweghị ndị ọzọ na-eje ozi nọ nʼime ụlọ nʼụbọchị ahụ. Nwunye Pọtifa jidere nʼuwe mwụda ya, rịọọ ya sị ya, “Bịa ka anyị dinaa.” Ma si nʼime ụlọ ahụ gbapụ, hapụ uwe mwụda ya nʼaka nwunye Pọtifa. Mgbe nwanyị a hụrụ na agbapụla, hapụ uwe ya, ọ kpọrọ ndị na-eje ozi nʼezinaụlọ ya sị ha, “Lee, onye a di m kpọbatara nʼụlọ a chọrọ iji anyị gwurie egwu. Ọ bịakwutere m nʼime ụlọ chọọ ka mụ na ya dinaa. E tiri m mkpu nʼolu ike. Mgbe ọ nụrụ ka m welitere olu m tie mkpu enyemaka m tiri, o sitere nʼime ụlọ a gbapụ, ma hapụrụ m uwe ya.” Nwanyị a debere uwe ahụ nʼakụkụ ya ruo mgbe nna ya ukwu lọtara nʼụlọ. Mgbe ahụ, ọ gwara di ya okwu ndị a sị, “Onye ohu a ị kpọbataara anyị bakwutere m iji m gwurie egwu. Ma mgbe m welitere olu tie mkpu enyemaka o sitere nʼụlọ gbapụ hapụrụ m uwe ya.” Mgbe nna ya ukwu nụrụ ihe nwunye ya gwara ya sị, “Otu a ka ohu gị si meso m mmeso,” o were iwe dị ọkụ. Nna ukwu weere ya tụnye nʼụlọ mkpọrọ, nʼebe a na-etinye ndị mkpọrọ eze . Ma ebe ahụ nọ nʼụlọ mkpọrọ, Onyenwe anyị nọnyeere ya. O meere ya ebere, mekwa ka o nweta ihuọma nʼebe onyeisi ndị nche ụlọ mkpọrọ ahụ nọ. Onyeisi ndị na-eche ụlọ mkpọrọ mere onyeisi ndị mkpọrọ niile nọ nʼime ụlọ mkpọrọ ahụ. Josef ghọrọ onye a na-ajụ otu ihe si aga nʼime ụlọ mkpọrọ ahụ. Onyeisi ndị nche ụlọ mkpọrọ ahụ enyeghịkwa onwe ya nsogbu maka ihe ọbụla. Nʼihi na anyị nọnyeere , mee ka ihe ọbụla ọ na-eme gaa nke ọma.
Every verse in Genesis 39
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.