Genesis 4:1
“Emesịa, Adam na nwunye ya Iiv dinakọrọ dịka di na nwunye. Iiv tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye ha gụrụ Ken. Iiv sịrị, “Site nʼinyeaka Onyenwe anyị, amụtala m nwa nwoke!””
Genesis 4:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 1 of 26 in Genesis chapter 4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
Genesis 4 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Emesịa, na nwunye ya dinakọrọ dịka di na nwunye. Iiv tụụrụ ime mụọ nwa nwoke, onye ha gụrụ . Iiv sịrị, “Site nʼinyeaka anyị, amụtala m nwa nwoke!” Emesịa mụtara nwanne ya nwoke . Ebel ghọrọ onye na-azụ igwe atụrụ. Ma ghọrọ onye ọrụ ubi. Mgbe ụfọdụ oge gasịrị, Ken wetaara anyị ụfọdụ ihe ubi ya dịka onyinye. Ma , ya onwe ya nyekwara onyinye site nʼigwe ewu na atụrụ ya e bụ ụzọ mụọ, nke mara abụba. Onyenwe anyị nabatara na onyinye ya, ma ọ nabataghị na onyinye ya. Nke a wutere , mee ka o wee iwe dị ukwuu. Ihu ya agbarụọ. Ma anyị jụrụ ya sị, “Gịnị mere i ji ewe iwe? Gịnị mere ihu gị ji gbarụọ? Ọ bụrụ na i mee ihe ziri ezi, agaghị anabata gị? Ọ bụrụkwanụ na ị jụ ime ihe ziri ezi, mmehie nọ nʼọnụ ụzọ na-eche gị ịla gị nʼiyi. Lezie anya hụ na i meriri ya.” Ken gwara nwanne ya sị, “Bịa soro m ka anyị banye ọhịa.” ha nọ nʼebe ahụ, Ken jidere nwanne ya gbuo ya. Emesịa, Onyenwe anyị jụrụ ajụjụ sị, “Ebee ka nwanne gị nwoke nọ?” Ọ zaghachiri, “Amaghị m. Abụ m onye nche nwanne m?” Ma anyị zara sị ya, “Gịnị ka i mere? Gee ntị, ọbara nwanne gị na-akpọku m site nʼala. Site ugbu a gaa nʼihu ị bụrụla onye a bụrụ ọnụ, na onye e si nʼala chụpụ, ala ahụ meghepụrụ ọnụ ya nabata ọbara nwanne gị, site nʼaka gị. Mgbe ị kụrụ ihe ọbụla nʼime ya, ala agaghị enye gị mkpụrụ ya nʼuju. Site ugbu a gaa nʼihu, ị ga-abụ onye na-awagharị awagharị na onye na-abaghị nʼihe nʼụwa.” Ken zara anyị, “Ntaramahụhụ i nyere m dị ukwuu karịa nke m nwere ike ibu. Ugbu a, abụ m onye i si nʼala ubi ya chụpụ. Abụkwa m onye i si nʼihu gị chụpụ. Bido taa aga m abụ onye na-awagharị awagharị nʼime ụwa. Onye ọbụla hụkwara m ga-egbu m.” Onyenwe anyị zara sị ya, “O nweghị onye ga-egbu gị, nʼihi na aga m atụkwasịrị onye ọbụla metụrụ gị aka ntaramahụhụ okpukpu asaa karịa nke m nyere gị.” Ya mere, Onyenwe anyị kara akara iji gbochie onye ọbụla hụrụ ya igbu ya. Ken sitere nʼihu anyị pụọ gaa biri nʼala Nọd, obodo dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ . Ken na nwunye ya dinakọrọ, nwunye ya tụụrụ ime mụta nwa nwoke aha ya bụ Enọk. Nʼoge a, Ken nọ na-ewu otu obodo ọ gụrụ Enọk, nke bụ aha nwa ya nwoke. Enọk bụ nna , Irad bụ nna , Mehujael bụ nna , Metusael abụrụ nna . Lamek lụrụ ụmụ nwanyị abụọ. Aha nwunye ya nke mbụ bụ . Aha nke ọzọ bụ . Ada mụtara , onye bụ nna ndị na-azụ anụ ụlọ, na ndị na-ebi nʼụlọ ikwu. Aha nwanne ya nwoke bụ , onye mbụ bụ nna ndị na-akpọ ụbọ akwara, na ndị na-afụ opi. Zila, mụtara otu nwa nwoke aha ya bụ , onye bụ nna ndị niile na-akpụ ihe dị iche iche e ji bronz maọbụ igwe kpụọ. Aha nwanne nwanyị bụ . Lamek kpọrọ ndị nwunye ya sị ha, “Geenụ m ntị, Ada na , unu ndị nwunye , nụrụ okwu sị m nʼọnụ. Egbuola m otu nwoke nʼihi na ọ merụrụ m ahụ, otu nwokorobịa nʼihi na ọ mehịara m ahụ. Ọ bụrụ na a ga-abọtara ọbọ ugboro asaa, mgbe ahụ, a ga-abọtara ọbọ iri ugboro asaa na asaa.” na dinakọrọ ọzọ, Iiv tụụrụ ime mụta nwa nwoke ọ gụrụ . Nʼihi na kwuru sị, “Chineke enyela m nwa nwoke ọzọ nʼọnọdụ onye gburu.” Set mụtara nwa nwoke gụọ ya Enọsh. Nʼoge ahụ ka ụmụ mmadụ bidoro ịkpọku aha anyị.
Every verse in Genesis 4
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.