Genesis 45:17

“Fero gwara Josef sị ya, “Gwa ụmụnne gị, ka ha mee ihe otu a, ha bokwasị ịnyịnya ibu unu ibu laghachikwa nʼala Kenan.”

Genesis 45:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 17 of 28 in Genesis chapter 45 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Genesis 45 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge a, Josef enwekwaghị ike ijite onwe ya aka nʼihu ndị na-ejere ya ozi. O welitara olu sị, “Zipụnụ onye ọbụla site nʼebe m nọ.” Ya mere, o nweghị onye ya na nọ mgbe ọ kọọrọ ụmụnne ya onye ọ bụ. O tiri mkpu akwa nke ndị nụrụ, na nke ndị ụlọ nụkwara. Josef gwara ụmụnne ya sị, “Mụ onwe m bụ . Nna m ọ ka nọ ndụ ugbu a?” Ma ụmụnne ya enweghị ọnụ ha ji ya, nʼihi na oke egwu jidere ha nʼihu ya. Mgbe ahụ, Josef sịrị ụmụnne ya, “Biko, bịanụ m nso.” ha bịara ya nso, ọ sịrị ha, “Abụ m nwanne unu, Josef, onye unu rere ree gaa . Ma otu ọ dị, ka ọ ghara iwute unu, unu atakwala onwe unu ụta nʼihi orure unu rere m. Nʼihi na ọ bụ nʼihi ichebe ndụ unu ka ji buru ụzọ zite m nʼebe a. Oge ụnwụ agwụchabeghị. Ọ bụ ezie na afọ abụọ nke oke ụnwụ agafeela, ma ọ fọdụrụ afọ ise ọzọ nʼihu, oge a na-agaghị akọ ihe ọbụla nʼala, maọbụ iwere ihe ọbụla nʼubi. Chineke zitere m ka m buru ụzọ bịa nʼebe a nʼihi ime ka ndụ fọdụrụ unu nʼụwa, na ịzọpụta ndụ unu site nʼụzọ nnapụta dị oke egwu. “Ya mere, ọ bụghị unu zitere m nʼebe a, kama ọ bụ . Ya onwe ya emeela ka m ghọọrọ nna, na onyeisi ezinaụlọ ya niile, na onye na-achị ala niile. Ugbu a, meenụ ngwa lakwuru nna m, sị ya, ‘Ihe ndị a ka nwa gị nwoke kwuru, Chineke emeela m onye na-achị niile. Egbula oge ịbịakwute m. Ị ga-ebi nʼala , ka i nwee ike ịnọ m nso, gị na ụmụ gị, na ụmụ ụmụ gị, na igwe ewu na atụrụ gị, na igwe ehi gị, na ihe niile i nwere. Nʼebe ahụ ka m ga-enyekwa gị ihe ị chọrọ, nʼihi na ụnwụ afọ ise ka dị nʼihu na-abịa. Ọ bụrụ na i meghị otu a, gị na ezinaụlọ gị na ihe niile bụ nke gị ga-ada ụkpa.’ “Nʼezie, anya unu na nʼanya nwanne m , ahụla na mụ onwe m ji ọnụ m na-agwa unu okwu ndị a. Unu ga-akọrọ nna m maka nsọpụrụ niile a na-enye m nʼala na ihe niile unu hụrụ. Kpọtakwanụ nna m ọsịịsọ ebe a.” Ugbu a, ọ dakwasịrị nʼolu , nwanne ya, kwaa akwa. jidekwara ya nʼolu kwaa akwa. Emesịa, o suturu ụmụnne ya niile ọnụ, bekwasịkwa ha akwa. Nʼikpeazụ, ụmụnne ya kpanyeere ya ụka. Mgbe akụkọ a ruru ụlọ na ụmụnne bịara, ọ tọrọ na ndịisi ozi niile ya ụtọ. Fero gwara sị ya, “Gwa ụmụnne gị, ka ha mee ihe otu a, ha bokwasị ịnyịnya ibu unu ibu laghachikwa nʼala . Ha ruo, ha kpọta nna gị, na ezinaụlọ ha, ka ha lọghachikwute m nʼala . Nʼihi na aga m enye ha ala kachasị mma nʼ. Ha onwe ha ga-erikwa uru ala ahụ. “Gwakwa ụmụnne gị okwu sị ha, ‘Sitenụ nʼala were ụgbọala, nke unu ga-eji budata ndị nwunye unu na ụmụntakịrị unu. Dutekwanụ nna unu. Unu esogbula onwe unu banyere ngwa ụlọ unu, nʼihi na ihe niile dị mma nʼala bụ nke unu.’ ” Ya mere ụmụ mere ihe ndị a. Josef nyere ha ụgbọala dịka nyere nʼiwu. O nyekwara ha nri ha ga-eri nʼụzọ. O nyere onye ọ bụla nʼime ha uwe mgbanwe ọhụrụ, ma o nyere narị ọlaọcha atọ, na uwe mgbanwe ise. O zipụụrụ nna ya ihe ndị a: ịnyịnya ibu iri ndị e bokwasịrị ihe mara mma niile si nʼala , na nne ịnyịnya ibu iri ndị e bokwasịrị ọka na achịcha, na ihe ndị ọzọ dị iche iche, nʼihi ije ya. O zipụrụ ụmụnne ya. Ma oge ha na-achọ ịhapụ ya, ọ gwara ha sị, “Unu esekwala okwu nʼụzọ.” Mgbe ahụ, ha hapụrụ ala mechaa rute ala , bịakwute ọb nna ha. Ha gwara ya sị, “Josef ka nọ ndụ. Nʼezie, ọ bụ ya na-achị ala niile.” Ma o siiri ọb ike ịnabata akụkọ a. O kwenyeghị na ọ bụ eziokwu. Ma mgbe ha gwasịrị ya ihe niile gwara ha, mgbe ọ hụkwara ụgbọala niile zitere ka e jiri bute ya, mmụọ nna ha ọb lọghachiri. Mgbe ahụ kwuru sị, “Ekwetala m! Josef nwa m ka dị ndụ. Aga m aga hụ ya anya tupu m nwụọ.”

Every verse in Genesis 45

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00