Genesis 46:11

“Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọn, na Kohat, na Merari.”

Genesis 46:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 11 of 34 in Genesis chapter 46 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Genesis 46 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Izrel biliri ije, ya na ihe niile o nwere rute Bịasheba. Ebe a, ọ chụrụ aja nye nke nna ya Aịzik. Chineke gwara okwu nʼọhụ nke abalị. Ọ sịrị, “Jekọb! Jekọb!” Ọ zara sị, “Lee m nʼebe a.” Chineke gwara ya sị, “Abụ m , Chineke nke nna gị. Atụla egwu ịgbada nʼihi na aga m eme gị ka ị ghọọ mba dị ukwuu nʼebe ahụ. Mụ onwe m ga-eso gị agbada nʼala . Mụ onwe m ga-akpọlatakwa gị ọzọ. Josef nʼonwe ya ga-eji aka ya ekpuchikwa gị anya.” Jekọb mechara si na Bịasheba pụta. Ụmụ kuuru ọb nna ha, na ụmụaka ha na ndị nwunye ha, kubanye nʼụgbọala ahụ zitere ka ha ji bute ya. Ha buuru anụ ụlọ ha niile, na ihe onwunwe ha niile, nke ha kpatara nʼala , gaa . Jekọb na agbụrụ ya niile so. Ụmụ ya ndị ikom niile, na ụmụ ụmụ ya ndị ikom niile, na ụmụ ya ndị inyom niile, na ụmụ ụmụ ya ndị inyom niile, na ndị niile bụ mkpụrụ afọ ya, ka ọ kpọrọ gaa . Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom , ya bụ ọb na ụmụ ụmụ ya, ndị sooro ya gaa . Ruben, ọkpara ọb Ụmụ ndị ikom bụ, Hanok, na , na ọn na . Ụmụ ndị ikom ọn bụ, Jemuel, na , na , na , na , na . Nne bụ nwanyị . Ụmụ ndị ikom ị bụ, Geshọn, na , na . Ụmụ ndị ikom bụ, Ịa, na , na , na , na . Ma Ịa na nwụrụ nʼala . Ụmụ ndị ikom bụ, Hezrọn na . Ma ụmụ ndị ikom bụ, Tola, na , na , na Shịmrọn. Ụmụ ndị ikom ụlọn bụ, Sered, na Elọn, na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Lịa mụụrụ ọb nʼala . Ọ mụtakwara otu nwanyị aha ya bụ Daịna. Ụmụ ndị ikom na ndị inyom ndị a dị iri atọ na atọ. Ụmụ ndị ikom bụ, Zefọn, na , na , na , na , na na . Ụmụ ndị ikom bụ, Imna, Ishva, Ishvi na . Nwanne ha nwanyị bụ . Ụmụ bụ, Heba na . Ndị a bụ ụmụ a mụụrụ ọb site na , odibo nwanyị ahụ kpọnyere Lịa nwa ya nwanyị. Ha dị iri na isii nʼọnụọgụgụ. Ụmụ ndị ikom ọb site na nwunye ya bụ, Josef na . Nʼala , a mụụrụ na , site na nwunye ya nwa nwanyị Pọtifera, onye nchụaja nke . Ụmụ ndị ikom bụ, Bela, Beka, Ashbel, Gera, Neeman, Ehi, Rosh, Mupim, Hupim na . Ndị a bụ ndị ikom nke mụụrụ ọb. Ha dị iri na anọ. Nwa nwoke nke mụrụ bụ, Hushim. Ụmụ ndị ikom ị bụ, Jaziil, na , na , na . Ndị a bụ ụmụ ndị ikom a mụụrụ ọb site na , odibo nwanyị ahụ kpọnyere nwa ya nwanyị . Ha niile dị asaa. Ya mere, ndị niile so ọb gaa , ndị bụ ụmụ ụmụ ya, na-agụghị ndị nwunye ụmụ ọb niile, dị iri mmadụ isii na isii. Tinyere ụmụ ndị ikom abụọ amụtara nye nʼ, ndị si nʼezinaụlọ ọb gara dị iri asaa. Jekọb zipụrụ ka jekwuru ịjụta ya ụzọ . Mgbe ha rutere nʼala , Josef kwadoro ịnyịnya ụgbọ ya gawa izute nna ya . Mgbe bịara nʼihu nna ya, ọ makụrụ ya, bee akwa ogologo oge. Izrel gwara sị, “Ugbu a ejikerela m ịnwụ, ebe m hụrụ ihu gị anya ọzọ, mata na ị ka dị ndụ.” Mgbe ahụ, Josef gwara ụmụnne ya na ndị ezinaụlọ nna ya niile sị, “Ka m gaa kọọrọ . Ka m gaa sị ya, ‘Ụmụnne m na ezinaụlọ nna m, ndị bi nʼala abịakwutela m. Ha bụ ndị ọzụzụ atụrụ, ndị na-elekọta anụ ụlọ. Ha chị igwe ewu na atụrụ ha, na igwe ehi ha, na ihe niile ha ji biri.’ Ya mere, ọ bụrụ na akpọ unu jụọ unu ajụjụ sị, ‘Gịnị bụ ọrụ aka unu?’ Unu ga-asị ya, ‘Ndị ohu gị bụ ndị ọzụzụ anụ ụlọ site na mgbe anyị bụ ụmụnta, dịka nna nna anyị ha bụ.’ ahụ, ọ ga-ekwe ka unu biri nʼala . Nʼihi na ndị niile na-azụ ewu na atụrụ bụ ndị akpọrọ asị nʼala .”

Every verse in Genesis 46

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00