Genesis 48:19
“Ma nna ya jụrụ, sị ya, “Amaara m ihe m na-eme nwa m, Manase ga-aghọ oke obodo, ma nwanne ya nke nta ga-akarị ya ịdị ukwuu, nʼihi na ụmụ ụmụ ya ga-aghọ ọtụtụ mba dị iche iche.””
Genesis 48:19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 19 of 22 in Genesis chapter 48 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 48 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ihe ndị a gasịrị, a gwara sị, “Lee nna gị na-arịa ọrịa.” biliri duru ụmụ ya ndị ikom abụọ bụ na gawa ileta ya. Mgbe a gwara ọb okwu sị ya, “Nwa gị nwoke abịala ileta gị.” chịkọtara ume ya, jisie ike, nọdụ ala nʼelu akwa ya. Mgbe ahụ, Jekọb sịrị , “Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile gosiri m onwe ya na , nʼala , ma gọziekwa m. Ọ sịrị m, ‘Lee, aga m eme ka ị mịa mkpụrụ, baakwa ụba nʼọnụọgụgụ. Aga m eme ka ị ghọọ ọgbakọ ọtụtụ mba. Aga m enye gị ala a ka ọ bụrụ ihe nketa ebighị ebi maka agbụrụ gị ndị ga-esote gị.’ “Ugbu a, ana m eme ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a, ndị a mụtaara gị nʼala , ụmụ nke m. Ha abụọ, Ifrem na , ga-abụ ụmụ m, dịka na ọn si bụrụ ụmụ m. Ma ụmụ ọzọ a ga-amụtara gị ga-abụ nke gị. Ọ bụ aha ụmụnne ha ndị a ka a ga-eji mara ha nʼala nketa nke ha. Ana m eme nke a nʼihi na mgbe m si pụta, nne unu , nwụrụ nʼala mgbe anyị ka nọ nʼụzọ ije anyị nʼebe dịtụ anya site na . Nʼakụkụ ụzọ e si aga , ya bụ , ka m likwara ya.” Mgbe hụrụ ụmụ ndị ikom abụọ kpọ bịa, ọ jụrụ ajụjụ sị, “Ndị a, bụ ndị ole?” Josef zara nna ya sị, “Ha bụ ụmụ ndị ikom ndị nyere m nʼebe a.” Ya mere, Jekọb gwara ya sị, “Kpọtara m ha, ka m gọzie ha.” Nʼoge a, Izrel adịghị ahụzikwa ụzọ nke ọma nʼihi ime agadi ya. Ya mere, Josef duuru ụmụ ya ndị ikom ndị ahụ bịa nso ebe nna ya nọ. Mgbe ahụ, Jekọb suturu ha ọnụ, makụọ ha. Izrel sịrị , “O nweghị mgbe m lere anya na m ga-ahụ ihu gị ọzọ. Ma emeela ka m hụkwa ụmụ gị.” Josef sitere nʼikpere ọb kupu ụmụ ya, bịa hulata isi ala. O kpuru ihu ya nʼala mgbe o mere nke a. Josef kpọọrọ ha abụọ, Ifrem nʼaka nri ya nke bụ aka ekpe , na nʼaka ekpe ya nke bụ aka nri , kpọta ha bịa nna ya nso. Ma setịrị aka nri bikwasị ya nʼisi , nwa nke nta. Ma aka ekpe ya ka o setịpụrụ bikwasị nʼisi bụ ọkpara. Mgbe ahụ, ọ gọziri sị ya. “Ka , onye nna m ha na Aịzik jere ije nʼihu ya onye bụrịị zụrụ m dịka atụrụ ogologo ndụ m niile ruo taa, Mmụọ ozi ahụ napụtara m site nʼihe egwu niile, ya gọzie ụmụ ndị ikom ndị a. Ka ha bụrụ ndị a kpọkwasịrị aha m na aha nna m ha na Aịzik, ka ha mụbaa hie nne nʼelu ụwa.” O wutere mgbe ọ hụrụ na nna ya bikwasịrị aka nri ya nʼisi . O jidere aka nna ya iwepụ ya nʼisi , ka ọ tụkwasị ya nʼisi . Mgbe ahụ, Josef sịrị nna ya, “I bikwasịjọrọ aka gị. Onye a bụ ọkpara, bikwasị aka nri gị nʼisi ya.” Ma nna ya jụrụ, sị ya, “Amaara m ihe m na-eme nwa m, Manase ga-aghọ oke obodo, ma nwanne ya nke nta ga-akarị ya ịdị ukwuu, nʼihi na ụmụ ụmụ ya ga-aghọ ọtụtụ mba dị iche iche.” Ọ gọziri ha nʼụbọchị ahụ sị, “Nʼaha gị ka ga-ekwupụta ngọzị a, ‘Ka mee gị dịka na .’ ” Ya mere o buru ụzọ kpọọ tupu . Mgbe ahụ, Izrel gwara okwu sị ya, “Lee, mụ onwe m na-aga ịnwụ. Ma ga-anọnyere unu, kpọghachikwa unu azụ nʼala nna unu ha. Mụ onwe m na-enye gị otu akụkụ ugwu karịa nke ụmụnne gị, bụ ala ugwu ahụ m sitere na mma agha m na ụta m napụta ndị Amọrait ka ọ bụrụ nke gị.”
Every verse in Genesis 48
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.