Genesis 5:21
“Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna Metusela.”
Genesis 5:21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 21 of 32 in Genesis chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Genesis 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nke a bụ usoro ihe ndepụta banyere agbụrụ . Mgbe kere mmadụ, o kere ya nʼoyiyi . O kere ha nwoke na nwanyị, gọziekwa ha. Mgbe e kere ha, ọ kpọrọ ha mmadụ. Mgbe gbara narị afọ na iri afọ atọ, ọ mụrụ nwa ya nwoke nʼoyiyi nke ya, na nʼụdịdị nke ya. Ọ gụrụ ya . Site nʼoge a mụrụ , dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ atọ. Set gbara narị afọ na ise mgbe ọ ghọrọ nna Enọsh, Mgbe ọ ghọchara nna Enọsh, Set dịrị ndụ ruo narị afọ asatọ na asaa ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Set nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ na abụọ. Mgbe Enọsh gbara iri afọ itoolu, ọ ghọrọ nna . Mgbe ọ ghọchara nna , Enọsh dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ na ise, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Enọsh nwụkwara mgbe ọ nọzuru narị afọ itoolu na afọ ise. Mgbe gbara iri afọ asaa ka ọ ghọrọ nna . Mgbe ọ ghọchara nna , Kenan dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ anọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Kenan nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na afọ iri. Mgbe gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna . Mgbe ọ ghọchara nna , Mahalalel dịrị ndụ narị afọ asatọ na iri afọ atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Mahalalel nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asatọ na iri afọ itoolu na ise. Mgbe dị narị afọ na iri afọ isii na abụọ ka ọ ghọrọ nna Enọk. Mgbe ọ ghọchara nna Enọk, Jared dịrị ndụ narị afọ asatọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Jared nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na abụọ. Mgbe Enọk gbara iri afọ isii na afọ ise ka ọ ghọrọ nna . Mgbe ọ ghọchara nna , Enọk soro ụzọ narị afọ atọ. Nʼoge a, ọ mụtara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Ọnụọgụgụ nke afọ niile Enọk biri ndụ, bụ narị afọ atọ na iri afọ isii na ise. Enọk soro ụzọ ruo na a hụkwaghị ya nʼihi na kpọọrọ ya. Mgbe gbara narị afọ na iri afọ asatọ na asaa ka ọ ghọrọ nna . Mgbe ọ ghọchara nna , Metusela dịrị ndụ narị afọ asaa na iri afọ asatọ na abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Metusela nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ itoolu na iri afọ isii na itoolu. Mgbe gbara narị afọ na iri afọ asatọ na abụọ ka ọ mụtara nwa nwoke. Lamek gụrụ ya , nʼihi na ọ sịrị: “Ọ ga-akasị anyị obi nʼime oke ọrụ na ndọgbu anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ nʼala a anyị bụrụ ọnụ.” Mgbe a mụsịrị , Lamek dịrị ndụ narị afọ ise na iri afọ itoolu na ise ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. Lamek nwụrụ mgbe ọ gbara narị afọ asaa na iri afọ asaa na asaa. Mgbe gbara narị afọ ise ọ ghọrọ nna , na .
Every verse in Genesis 5
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.