Hosea 1:9
“Onyenwe anyị sịrị, “Kpọọ aha ya Lo-ammi, nke pụtara unu abụghị ndị m, nʼihi na unu abụghị ndị nke m, mụ onwe m abụkwaghị Chineke unu.”
Hosea 1:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 9 of 11 in Hosea chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Hosea 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Okwu anyị nke bịakwutere nwa nʼoge , na , na , na , bụ ndị eze , na nʼoge nwa bụ eze nʼ. Na mmalite okwu anyị site nʼọnụ , Onyenwe anyị gwara sị, “Gaa lụtara onwe gị nwanyị na-akwa iko na ụmụ amụtara nʼịkwa iko, nʼihi na dịka nwanyị alụrụ alụ nʼakwa iko, ala a na-akwa iko nke ukwu site nʼịgbahapụ anyị.” Ya mere, ọ gara lụọ nwa , onye tụụrụ ime mụọra ya nwa nwoke. Onyenwe anyị gwara ya, “Aha ị ga-agụ nwantakịrị ahụ bụ . Nʼihi na tupu nwa oge nta agafee, aga m ata ezinaụlọ ahụhụ nʼihi ọbara ọ wụsiri na . Aga m eme ka alaeze nke ụlọ kwụsị. Nʼụbọchị ahụ, aga m agbaji ụta na .” Emesịa, Goma tụụrụ ime ọzọ, mụta nwa nwanyị. Ọ gwara ya, “Aha ị ga-agụ ya bụ Lo-, nʼihi na agaghị m enwekwa obi ebere ọzọ nʼahụ ụlọ , ịgbaghara ha mmehie ha. Ma aga m enwe obi ebere nʼahụ ụlọ . Mụ onwe m ga-azọpụta ha site na anyị bụ ha. Agaghị m eji ngwa agha ọbụla, dịka ụta maọbụ mma agha maọbụ ike ibu agha maọbụ ịnyịnya maọbụ ndị na-agba ịnyịnya zọpụta ha.” Mgbe ọ jụrụ Lo- ara, ọ tụụrụ ime ọzọ, mụọ nwa nwoke. Onyenwe anyị sịrị, “Kpọọ aha ya Lo-ammi, nke pụtara unu abụghị ndị m, nʼihi na unu abụghị ndị nke m, mụ onwe m abụkwaghị unu. “Ma ọnụọgụgụ ụmụ ga-adị ka aja dị nʼọnụ oke osimiri nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ tụọ nʼihe ọtụtụ. Nʼebe ahụ a nọ sị ha, ‘Unu abụghị ndị m,’ nʼebe ahụ ka a ga-anọ sịkwa ha, ‘Ụmụ dị ndụ ka unu bụ.’ A ga-achịkọtakwa ndị na ndị ọnụ. Ha ga-ahọpụtakwara onwe ha otu onyeisi, si nʼala ahụ rigopụta, nʼihi ihe ukwu ka ụbọchị ga-abụ.
Every verse in Hosea 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.