Hosea 5:9

“A ga-ebibi Ifrem kpamkpam nʼụbọchị ahụ m ga-ata ha ahụhụ. Nʼetiti ebo nke Izrel niile, ka m na-ekwusa ka amara na ọ bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi.”

Hosea 5:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 15 in Hosea chapter 5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Hosea 5 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

“Nụrụnụ nke a, unu ndị nchụaja! Geenụ ntị, unu ụlọ ! Geenụ ntị, unu ndị ezinaụlọ eze. Nʼihi na ọ bụ unu ka ikpe ahụ gbasara. Nʼihi na unu abụrụla ihe ị maa nʼọnya na , na ụgbụ agbasara nʼelu . Ndị nnupu isi ahụ abamiela ime nʼigbu mmadụ, aga m ata ha niile ahụhụ. Amaara m ihe niile gbasara , ọ dịkwaghị ihe zoro ezo banyere nʼebe m nọ. Gị , ugbu a ị gbawala akwụna; gị , emerụọkwala gị. “Omume ha agaghị ekwe ka ha laghachikwute ha, nʼihi na mmụọ nke ịkwa iko ewerela ute biri nʼime ha, ha amaghịkwa anyị. Mpako niile nke na-agba ama megide ha, Ọ bụladị na na-asọ ngọngọ nʼime mmehie ha, Juda, nʼonwe ya, soo ha na-asọ ngọngọ. Mgbe ha ga-eji igwe ewu na atụrụ ha na igwe ehi ha, gaa ịchọ anyị, ha agaghị achọta ya. Nʼihi na o sitela nʼebe ha nọ wezuga onwe ya. Ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị. Ha mụrụ ụmụ a kwatara nʼiko. Ugbu a, mmemme ọnwa ọhụrụ ha ga-eripịa ha na ala ubi ha. “Fụọ opi ike na , fụkwaa mpi anụ na . Tie mkpu agha na -. Lee anya nʼazụ gị, . A ga-ebibi kpamkpam nʼụbọchị ahụ m ga-ata ha ahụhụ. Nʼetiti ebo nke niile, ka m na-ekwusa ka amara na ọ bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi. Ndị ndu adịla ka ndị ahụ na-ewezuga oke ala, aga m awụkwasị ha iwe m dịka uju mmiri ozuzo. Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu, onye e ji ike na-azọpịa, nʼihi na ọ kpacha anya na-achụso ihe efu. Adị m ka nla nye , dịkwa ka ihe na-eweta ire ure dịịrị ndị . “Mgbe hụrụ ụdị ọrịa ọ na-arịa, Juda ahụkwa ọnya dị ya nʼahụ, mgbe ahụ gakwuru ndị Asịrịa, ma zigakwara eze ukwu ahụ ozi. Ma ọ pụghị ịgwọ gị, maọbụ gwọọ ọnya gị niile. Nʼihi na-aga m adị ka ọdụm nye dịkwa ka nwa ọdụm nye . Aga m adọkasị anụ ahụ ha ma hapụ ha pụọ. Aga m ebupụ ha pụọ, na-enweghị onye ga-abịa ịzọpụta ha. Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m, ruo mgbe ha kweere na ikpe mara ha, ma chọọ ihu m; nʼọnọdụ mmekpa ahụ ha, ha ga-achọsi m ike.”

Every verse in Hosea 5

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00