Isaiah 15:1

“Amụma megide Moab: Ar dị na Moab a laala nʼiyi, a lara ya nʼiyi naanị nʼotu abalị. Kia dị na Moab a laala nʼiyi, a lara ya nʼiyi naanị nʼotu abalị.”

Isaiah 15:1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 1 of 9 in Isaiah chapter 15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Isaiah 15 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Amụma megide : Ar dị na a laala nʼiyi, a lara ya nʼiyi naanị nʼotu abalị. Kia dị na a laala nʼiyi, a lara ya nʼiyi naanị nʼotu abalị. Ndị niile bi na ọn na-aga nʼihu ụlọ mmụọ ha ịkwa akwa. Ndị na-akwa akwa nʼihi na . Isi ha niile bụ isi nkwọcha, afụọnụ ha niile ka akpụchakwara. Ha na-eyi akwa mkpe na-agagharị nʼezi, mkpu akwa na-ada nʼelu ụlọ, na nʼama. Ha niile ji iti mkpu na ịkwa akwa na-ada nʼala. Heshbọn na na-eti mkpu akwa, a na-anụ olu akwa ha ọ bụladị ruo . Nʼihi nke a, ndị agha na-eti mkpu akwa, mkpụrụobi ha na-amakwa jijiji. Ọ na-ewute mkpụrụobi m nʼihi , ndị ya na-agba ọsọ ruo ọ bụladị nʼobodo na . Ha na-akwa akwa dịka ha na-arịgo . Mgbe ha na-agbago ụzọ , ha na-ebe akwa mwute nʼihi mbibi bịakwasịrị ha. Mmiri atachaala! Ahịhịa akpọnwụọkwala; ahịhịa ndụ niile agwụkwala o nwekwaghị akwụkwọ ndụ nke fọrọ. Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara ka ha buuru gafee ofe ndagwurugwu warawara nke ọdọ mmiri osisi pọpla niile. Mkpu akwa ha na-ada ụda gburugburu oke ala niile; akwa ha na-ebesi ike na-ada ruo obodo ; abụ akwa ha na-erukwa Bịa-. Iyi ọn jupụtara nʼọbara, ma aga m atụkwasịkwa ọ bụladị ọtụtụ ihe ndị ọzọ nʼelu ọn! Ọdụm ka a ga-atụkwasịrị ndị gbapụrụ tụkwasịkwara ndị fọdụrụ nʼala ahụ.

Every verse in Isaiah 15

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00