Isaiah 7:12

“Ma Ehaz zara sị, “Mba, agaghị arịọ, agaghị m anwakwa Onyenwe anyị m otu a.””

Isaiah 7:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 25 in Isaiah chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Isaiah 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe , nwa , nwa nwa Ụzaya bụ eze na , Rezin eze , na eze , nwa , busoro agha. Ma ha emerighị ya; obodo ahụ guzosiri ike. Ma mgbe e mesịrị, ozi ruru ụlọ ntị sị, “Ndị na ejikọọla onwe ha ọnụ”; nke a mere ka ụlọeze, na obi ndị ọ na-achị maa jijiji, dịka osisi dị nʼọhịa si ama jijiji mgbe oke ifufe na-efe. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Aịzaya okwu sị ya, “Jekwuru bụ eze. Mgbe ị na-aga, kpọrọ Shịa- nwa gị nwoke. Unu ga-ahụ nʼakụkụ elu olulu ọdọ mmiri nke dị nʼụzọ ahụ gawara nʼ ọsụ akwa. Gwa ya ka ọ ghara inye ndụ ya nsogbu, ka ọ gharakwa ịtụ egwu. Sị ya, ‘Lezie anya, nọ jụụ, echegbula onwe ya banyere icheku ọkụ abụọ ahụ na-anyụ anyụ. Atụla egwu nʼihi iwe nwa , na iwe nwa . E, , na , na nwa nwoke , agbaala izu ibuso gị agha ịla gị nʼiyi. Ha ekwuola sị, “Ka anyị wakpo , ka anyị dọwaa ya ma kee ya nʼetiti onwe anyị, mee nwa ka ọ bụrụ eze ya.” Ma otu a ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị kwuru, “ ‘Ọ gaghị adị ire! Ọ gaghị emezukwa. Nʼihi isi obodo bụ ọs. Onyeisi ọs bụ naanị . Ma tupu afọ iri isii na ise agafee a ga-etikpọkwa . Isi obodo bụ . Onyeisi bụ naanị nwa . Ọ bụrụ na unu eguzosighị ike nʼokwukwe unu, unu agaghị eguzo ma ọlị.’ ” Ọ dịghị anya, Onyenwe anyị ziri ozi ndị a sị, “Jụọ m bụ anyị gị, ka m meere gị ihe ịrịbama nke ga-egosi gị na m ga-ebibi ndị iro gị niile dịka m kwuru. Rịọọ m ihe masịrị gị, nʼebe dị elu nʼeluigwe maọbụ nʼebe kachasị omimi nʼụwa.” Ma zara sị, “Mba, agaghị arịọ, agaghị m anwakwa anyị m otu a.” Ma Aịzaya sịrị, “Ṅaanụ ntị unu ụlọ . Ọ bụ na o zurughị unu ime ka ike gwụ mmadụ? Unu ga-emekwa ka ike gwụ nʼonwe ya? Ya mere, Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-enye gị ihe ịrịbama! Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ọ ga-akpọ aha ya Ịmanụel, nke pụtara, Chineke nọnyeere anyị. Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmanụ aṅụ ka nwantakịrị ahụ ga-eri mgbe ọ matara ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ezi ihe. Tupu a zụlite nwantakịrị ahụ ịmata ịhọrọ ezi ihe na ịjụ ajọ ihe, ndị eze abụọ ndị ị na-atụ egwu ha, ga-anwụcha. Onyenwe anyị ga-eme ka ọbụbụ ọnụ dị ukwuu bịakwasị gị na obodo gị, na ezinaụlọ gị. Ihe egwu ga-adịkwa, ụdị nke a na-ahụbeghị mbụ, site nʼoge e kewapụrụ site na . Eze Asịrịa ga-edu ndị agha ya bịa.” Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-akpọku ijiji site na nsọtụ Naịl dị nʼ nakwa aṅụ sitere nʼala Asịrịa. Ha ga-abịa nʼigwe, bichie ndagwurugwu ala gị niile, na nʼọgba nkume niile, na nʼọhịa ogwu ogwu niile, na nʼọzara niile, na nʼezi ala niile. Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-eji agụba e gotara nʼofe osimiri, nke bụ eze Asịrịa, kpụchapụ unu agịrị isi na ajị ụkwụ, kpụchapụkwa afụọnụ unu niile. Nʼụbọchị ahụ, otu onye ga-edebe otu nwa ehi na ewu abụọ ndụ. Onye ọbụla kwa nʼala ahụ ga-eri mmiri ara ehi rahụrụ arahụ, ya na mmanụ aṅụ, nʼihi na mmiri ara ehi ga-aba ụba nke ukwuu nʼala ahụ. Nʼụbọchị ahụ, ala ọbụla nke nwere otu puku osisi vaịnị nke ọnụahịa ya ruru otu puku ọlaọcha ga-abụ naanị ogwu na uke. Ndị dinta ga-achịrị àkụ na ùta gaa nʼebe ahụ, nʼihi na uke na ogwu ga-ekpuchi ala ahụ. Ma banyere ugwu eji ọgụ kọọ na mbụ, ị gaghị abakwa nʼebe ahụ ọzọ nʼihi egwu uke na ogwu; ha ga-abụ ebe a na-atọpụ ehi na ebe atụrụ na-agbagharị.

Every verse in Isaiah 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00