Jeremiah 27:12
“Otu ozi ahụ ka m ziri Zedekaya, bụ eze Juda. Asịrị m, “Were olu gị nyefee eze Babilọn nʼaka dịka ohu, feekwa ya na ndị ya, ị ga-adịkwa ndụ.”
Jeremiah 27:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 22 in Jeremiah chapter 27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Jeremiah 27 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Na mmalite ọchịchị , nwa eze , okwu ndị a si nʼọnụ anyị rute ntị. Ihe ndị a ka anyị gwara m, “Jiri akpụkpọ anụ dị warawara na ụfọdụ okporo igwe, meere onwe gị ụdị agbụ ahụ a na-amanye ụmụ ehi nʼolu, nyakwasị ya nʼolu gị. Mgbe ahụ, zigara ndị eze Edọm, na , na Amọn, na Taịa, na Saịdọn ozi site nʼọnụ ndị ozi ha bịara iwetara eze ozi. Zie ha ozi ha ga-ezi ndị nwe ha, sị, ‘Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, sị, “Zienụ ndị nna unu ukwu ozi a, sị, Ọ bụ site nʼike aka m, na site nʼogwe aka m, nke e setịrị eseti, ka m ji mee ụwa, na mmadụ, na anụmanụ dị nʼime ya. Mụ onwe m ka ọ dịkwara ikpebi itinye ha niile nʼaka onye ọbụla m họpụtara dịka o si dị m mma. Ugbu a, ana m ewere alaeze unu niile nyefee ya nʼaka onye na-ejere m ozi bụ eze ọn; aga m emekwa ka ọ bụladị ụmụ ajọ anụ ọhịa mee ihe o nyere nʼiwu. Mba niile ga-akpọ isiala nye ya; ha ga-akpọkwa isiala nye nwa ya na nwa nwa ya, tutu ruo mgbe m kpebiri na oge ha ezuola. Mgbe ahụ, aga m eme ka ọtụtụ mba na ọtụtụ ndị eze merie ya. “ ‘ “Ma ọ bụrụkwa na mba maọbụ alaeze ọbụla ajụ ife , bụ eze ọn, maọbụ jụ ijere ya ozi dịka ohu, aga m eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe, taa mba ahụ ahụhụ, tutu ruo mgbe m bibiri ya site nʼaka ya. Otu a ka anyị kwubiri. Ya mere, unu aṅala ndị amụma unu, na ndị na-ajụ mmụọ ase, na ndị na-akọwara unu nrọ, na ndị mmụọ ọjọọ si nʼọnụ ha ekwu okwu, na ndị mgbaasị ntị. Unu aṅala ha ntị mgbe ha na-asị unu, ‘Unu agaghị abụ ndị ohu eze ọn.’ Nʼihi na ọ bụ naanị amụma ụgha ka ha na-eburu unu, okwu ụgha nke ga-eme ka e site nʼala unu wezuga unu, bulaa unu ala dị anya. Aga m esi nʼala unu chụsaa unu. Unu ga-alakwa nʼiyi. Ma ọ bụrụ na mba ọbụla ekwere ịbụ ohu eze ọn, kwenyekwa ife ya ofufe, mba ahụ ka m ga-eme ka ọ nọgide nʼala nke aka ya. Ọ ga-akọ ala ahụ, birikwa nʼime ya. Otu a ka anyị kwubiri.” ’ ” Otu ozi ahụ ka m ziri , bụ eze . Asịrị m, “Were olu gị nyefee eze ọn nʼaka dịka ohu, feekwa ya na ndị ya, ị ga-adịkwa ndụ. Nʼihi gịnị ka gị na ndị gị ga-eji nwụọ site na mma agha, na site nʼụnwụ na ọrịa na-efe efe, dịka nke anyị kwurula banyere mba ọbụla nke na-agaghị efe eze ọn? Egela ntị nʼokwu ndị amụma na-agwa gị sị, ‘Unu agaghị efe eze ọn,’ nʼihi na ọ bụ okwu ụgha ka ha na-agwa unu. ‘Ọ bụghị m zitere ha,’ otu a ka anyị kwupụtara. ‘Ha ji aha m na-ebu amụma ụgha. Nʼihi ya, aga m achụpụ unu, unu ga-alakwa nʼiyi, unu na ndị amụma ahụ na-eburu unu amụma.’ ” Mgbe ahụ, agwara m ndị nchụaja na ndị mmadụ niile okwu sị ha, “Ihe ndị a ka anyị kwuru: Unu egela ndị amụma ahụ ntị, bụ ndị na-asị unu, ‘Na mgbe na-adịghị anya a ga-ebughachi ngwongwo ahụ e si nʼụlọnsọ anyị bulaa ọn.’ Ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu. Unu egela ha ntị. Feenụ eze ọn, nʼihi na ọ bụ naanị site nʼụzọ ahụ ka unu ga-esi dịrị ndụ. Nʼihi gịnị ka unu ga-eji kwenye ka obodo a ghọọ mkpọmkpọ ebe? Ọ bụrụ nʼezie na ọ bụ okwu anyị si nʼọnụ ndị amụma a na-apụta, ha rịọọnụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile arịrịọ ka ọ hapụ ikwe ka e bukọrọ ngwongwo fọdụrụ nʼime ụlọnsọ nakwa ndị fọdụrụ nʼụlọeze , na nʼime bulaa ọn. Nʼihi na ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru banyere ogidi niile ndị ahụ, na osimiri bronz ahụ, na ihe ndọkwasị niile, na ihe niile fọdụrụ nʼobodo a, nke , bụ eze ọn na-eburughị mgbe o sitere na na , dọkpụrụ nwa , bụ eze , na ndị niile a na-asọpụrụ bulaa ọn. E, ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile bụ kwuru banyere ihe niile fọdụrụ nʼụlọnsọ anyị, na ndị fọdụrụ nʼụlọeze na nʼime . ‘A ga-eburu ha niile bulaa ha ọn. Ebe ahụ ka ha ga-anọkwa tutu ruo mgbe m ga-abịa leta ha,’ ka anyị kwubiri. ‘Mgbe ahụ, aga m ebulatakwa ha, kpọghachitekwa ha nʼebe a.’ ”
Every verse in Jeremiah 27
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.