Jeremiah 35:16
“Ụmụ ụmụ Jehonadab, nwa Rekab, emeela ihe nna nna ha nyere ha nʼiwu, ma ndị a jụrụ irubere m isi.’”
Jeremiah 35:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 19 in Jeremiah chapter 35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Jeremiah 35 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ okwu anyị nke ruru ntị nʼoge ọchịchị nwa eze sị ya, “Jee nʼụlọ ụmụ kpọọ ha oku ka ha bịa nʼụlọnsọ anyị, nʼotu nʼime ọnụụlọ ya, nọdụ nʼebe ahụ nye ha mmanya ka ha ṅụọ.” Ya mere, ejekwuuru m nwa , nwa na ụmụnne ya, na ụmụ ya ndị ikom, ya bụ, ndị ezinaụlọ niile. Akpọbatara m ha nʼụlọnsọ anyị, nʼime ọnụụlọ ụmụ nwa , onye nke . Ọnụụlọ a dị nso nʼọnụụlọ ndịisi ụlọnsọ, nke dị nʼelu ọnụụlọ nwa , onye nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ. Mgbe ahụ, e doziri m ọkwa ụfọdụ jupụtara na mmanya na iko ụfọdụ nʼihu ụmụ , sị ha, “Ngwanụ, ṅụanụ mmanya.” Ma ha zara sị, “Anyị adịghị aṅụ mmanya, nʼihi na nna nna anyị nwa nyere anyị iwu sị anyị, ‘Unu aṅụkwala mmanya, unu na ụmụ ụmụ unu. Ọzọkwa, unu ewurula onwe unu ụlọ, unu akụla mkpụrụ ubi, maọbụ kụọ ubi vaịnị. Unu adọtarala onwe unu ihe ndị a niile, kama na-ebinụ nʼụlọ ikwuu. Ọ bụ nʼụzọ dị otu a ka unu ga-esi bie ogologo ndụ nʼala ahụ unu bụ ndị ọbịa nʼime ya.’ Anyị erubela isi nʼihe niile nna nna anyị nwa gwara anyị. Anyị na ndị nwunye anyị na ụmụ anyị ndị ikom na ndị inyom adịghị aṅụ mmanya, maọbụ wuo ụlọ, maọbụ nwee ubi vaịnị, ala ubi maọbụ mkpụrụ ọkụkụ. Ọ bụkwa nʼụlọ ikwuu ka anyị na-ebi dị ka nna nna anyị nyere anyị nʼiwu. Ma mgbe eze ọn busoro ala anyị agha, anyị kpebiri sị, ‘Bịanụ ka anyị gbaba si otu a gbanarị ndị agha ọn, na ndị agha ndị .’ Ọ bụ nke a mere anyị ji biri na .” Mgbe ahụ, okwu anyị ruru ntị sị ya Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, “Gaa gwa ndị na ndị bi na , ‘Ọ bụ na unu agaghị esite nʼịdọ aka na ntị mụta irubere okwu m isi?’ ka anyị kwupụtara. ‘Jehonadab nwa nyere ụmụ ụmụ ya iwu sị ha aṅụla mmanya, ha na-edebe iwu ahụ. Ruo taa, ha adịghị aṅụ mmanya, nʼihi na ha na-edebe iwu nna nna ha nyere ha. Ma mụ onwe m agwala unu okwu mgbe na mgbe, ma unu jụrụ irubere m isi. Mgbe mgbe ka m ziteere unu ụmụ ohu m bụ ndị amụma, ndị bịara gwa unu okwu sị, “Dozienụ ụzọ unu, sitekwanụ nʼajọ omume unu tụgharịa. Unu niile nʼotu nʼotu, unu agbasola chi ndị ọzọ ife ha. Ọ bụrụ na unu emee otu a, unu ga-ebi nʼala a m nyere unu na nna nna unu ha.” Ma unu jụrụ ịṅa ntị, jụkwa ige m ntị. Ụmụ ụmụ , nwa , emeela ihe nna nna ha nyere ha nʼiwu, ma ndị a jụrụ irubere m isi.’ “Nʼihi ya, ihe ndị a ka anyị pụrụ ime ihe niile, Chineke kwuru: ‘Geenụ ntị! Lee, ana m aga ime ka ihe ọjọọ bịakwasị na ndị niile bi na , dịka m kwuru na ọ ga-adị. Nʼihi na agwala m ha okwu, ma ha jụrụ ige m ntị. Akpọrọ m ha oku, ma ha jụrụ ịza.’ ” Mgbe ahụ, Jeremaya gwara ndị ezinaụlọ , “Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, ‘Unu erubeela isi mee ihe niile nna nna unu bụ nyere unu nʼiwu.’ Nʼihi ya, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ , kwuru sị, ‘O nweghị mgbe ọbụla nwoke ga-ejere m ozi ga-akọ nʼezinaụlọ nwa .’ ”
Every verse in Jeremiah 35
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.