Jeremiah
Jeremiah 36
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Jeremiah 36 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼafọ anọ nke ọchịchị nwa bụ eze , okwu anyị ndị a ruru ntị, “Were akwụkwọ detuo okwu ahụ niile m gwarala gị banyere , na , na banyere ndị mba ọzọ dị iche iche, bụ okwu ndị ahụ m bidoro ịgwa gị site nʼoge ọchịchị ruo ugbu a. Ma eleghị anya mgbe ndị nụrụ ka e kwupụtara ihe banyere ihe ọjọọ ndị ahụ m zubere, nke na-aga ịbịakwasị ha, onye ọbụla nʼime ha nʼotu nʼotu ga-esite nʼụzọ ọjọọ ya tụgharịa. Mgbe ahụ, aga m agbaghara ha ajọ omume ha na mmehie ha.” Ya mere, Jeremaya kpọrọ nwa ka ọ bịakwute ya. Mgbe nọ na-akpọpụta okwu ahụ niile anyị gwara ya, Baruk nọkwa na-edepụta ha nʼakwụkwọ. Emesịa, Jeremaya gwara okwu sị ya, “Ọnọdụ nke m nọ nʼime ya ugbu a agaghị ekwe ka m site nʼebe a pụọ jeruo nʼụlọnsọ anyị. Nʼihi ya, gaa nʼụlọnsọ anyị nʼụbọchị ibu ọnụ, nọdụ nʼebe ahụ gụpụtara ndị mmadụ okwu anyị ndị a ị dere nʼakwụkwọ dịka m kpọpụtara ha. Gụpụtara ya ndị si obodo niile bịa nʼụlọnsọ ahụ. Ma eleghị anya, ha ga-arịọ anyị arịrịọ. Ma eleghị anya onye ọbụla nʼime ha ga-esite nʼụzọ ọjọọ ya tụgharịa, ka iwe na ọnụma dị ukwuu nke anyị ga-ekpughe megide ndị a ghara ịbịakwasị ha.” Baruk nwa mere dịka onye amụma si gwa ya. Ọ gụpụtara okwu anyị, nke dị nʼakwụkwọ ahụ, nʼụlọnsọ anyị. Nʼọnwa itoolu nke afọ ise nke ọchịchị nwa eze , e doro oge dị iche nye maka ibu ọnụ nʼihu anyị. E kwusara ibu ọnụ a nye ndị niile nọ na , na ndị si nʼobodo niile bịa na . Baruk nọ nʼọnụụlọ nwa , bụ ode akwụkwọ, gụpụtara ndị niile nọ nʼụlọnsọ anyị okwu , nke dị nʼakwụkwọ a dị nsọ nʼọnụ ụzọ ama ọhụrụ nke ụlọnsọ ahụ. Mgbe nwa nwa nụrụ okwu anyị nke e si nʼakwụkwọ ahụ gụpụta, o si nʼebe ahụ pụọ, gaa nʼụlọ ode akwụkwọ dị nʼụlọeze, ebe ndịisi niile zukọrọ. Ndị a bụ ndị zukọrọ nʼebe ahụ; Elishama, ode akwụkwọ, na nwa , na nwa , na nwa , na nwa , na ndịisi ọchịchị ndị ọzọ. Mgbe gwara ha ihe ọ nụrụ si nʼakwụkwọ ahụ gụpụtara ndị mmadụ, ndịisi ahụ niile zipụrụ nwa , nwa , nwa , ka o jekwuru sị ya “ akwụkwọ ahụ ị si na ya gụpụtara ndị mmadụ ihe, bịa.” Ya mere, Baruk, nwa , ji akwụkwọ a nʼaka ya jekwuru ha. Mgbe o ruru nʼebe ahụ, ha gwara ya sị ya, “Biko, nọdụ ala gụọra anyị ihe dị nʼakwụkwọ a.” Ya mere, Baruk gụpụtara ha ihe dị nʼakwụkwọ ahụ. Mgbe ha nụchasịrị okwu dị nʼakwụkwọ ahụ, ha lerịtara onwe ha anya nʼegwu, gwa okwu sị ya, “Anyị aghaghị ime ka okwu ndị a ruo eze ntị.” Ha jụrụ sị ya, “Gwa anyị i si aṅaa detuo ihe ndị a niile? Ọ bụ kpọpụtaara gị ihe i dere?” Baruk zara sị ha, “E, ọ bụ ya kpọpụtara m okwu ndị a niile m deturu. E ji m inki dee ha nʼakwụkwọ.” Mgbe ahụ, ndịisi ahụ gwara okwu sị ya, “Ọsọ, gaa ka gị na zoo onwe unu. Unu ekwekwala ka onye ọbụla mata ebe unu zoro onwe unu.” Mgbe ha zochasịrị akwụkwọ ahụ nʼọnụụlọ onye ode akwụkwọ, ha jekwuuru eze nʼogige ụlọ ya kọọrọ ya ihe niile. Eze ziri ka ọ gaa weta akwụkwọ ahụ. Mgbe wetara ya site nʼọnụụlọ , ode akwụkwọ, ọ gụrụ ya nʼihu eze, na nʼihu ndịisi ọchịchị ahụ niile guzo nʼakụkụ eze. Nʼọnwa nke itoolu ahụ, mgbe eze nọ nʼụlọ oyi ya, ọkụ na-enwukwa nʼime ite ọkụ dị nʼihu ya. Mgbe ọbụla gụsịrị ibe akwụkwọ atọ maọbụ anọ, eze na-anara ya akwụkwọ ndị ahụ were agụba ode akwụkwọ chakasịa ha, wụnye ha nʼọkụ. O megidere otu a tutu ruo mgbe ọ wụnyechara akwụkwọ ndị ahụ niile nʼọkụ. Eze na ndị so ya nọdụ nʼoge a na-agụpụta akwụkwọ a atụghị egwu ọbụla; ha adọwakwaghị uwe ha igosi obi ọjọọ. Ọ bụ ezie na na na rịọrọ eze sị ya adọkasịla akwụkwọ ndị ahụ, ma o geghị ha ntị. Kama eze nyere otu nʼime ụmụ eze, na nwa , na nwa iwu ijide ode akwụkwọ, na onye amụma, ma anyị zoro ha. Mgbe eze suresịrị akwụkwọ ahụ na okwu niile nke dere nʼime ya ọkụ, bụ okwu nke kpọpụtara site nʼọnụ ya, okwu anyị ruru ntị sị ya: “Werekwa akwụkwọ ọzọ dee okwu ndị ahụ niile e dere nʼakwụkwọ nke mbụ ahụ, nke eze kpọrọ ọkụ. Ọzọkwa, gwa eze sị ya, ‘otu a ka anyị kwuru, Ị kpọrọ akwụkwọ ndị ahụ ọkụ, kwuo sị, “Gịnị mere i ji dee nʼime ya na eze ọn aghaghị ịbịa bibie ala a, gbuchapụ ndị niile nọ nʼime ya, ma mmadụ ma anụmanụ?” Nʼihi ya, ihe ndị a ka anyị kwuru banyere eze ; Ọ gaghị amụta onye ga-anọ nʼocheeze . Ọzọ, a ga-atụfu ozu ya nʼebe igirigi nke abalị ga-adakwasị ya, ebe okpomọkụ nke ehihie ga-erute ya. Aga m ata ya na ụmụ ya, na ndị ozi ya ahụhụ nʼihi ajọ omume ha. Aga m eme ka ihe ọjọọ ahụ m kwuru ihe banyere ya bịakwasị ha na ndị niile bi na , na ndị niile, nʼihi na ha jụrụ ige m ntị.’ ” Ya mere, Jeremaya weere akwụkwọ ọzọ nye ode akwụkwọ, bụ nwa , dịka na-akpọpụta okwu, Baruk depụtakwara nʼakwụkwọ okwu ndị ahụ niile, nke eze surere nʼọkụ. A tụkwasịkwara nʼelu ha ọtụtụ okwu ndị ọzọ nke dịka ha.
Every verse in Jeremiah 36
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.