Jeremiah

Jeremiah 37

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Jeremiah 37 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Emesịa, Nebukadneza eze ọn mere nwa eze , nʼọnọdụ nwa . Ma na ndị ozi ya, na ndị niile egeghị ntị nʼokwu anyị nke o si nʼọnụ onye amụma gwa ha. Zedekaya bụ eze, ziri nwa , na onye nchụaja, bụ nwa ozi sị ha, jekwuru onye amụma gwa ya okwu sị, “Biko, kpeere anyị ekpere, rịọrọ anyị anyị anyị arịrịọ.” Nʼoge a, Jeremaya nweere onwe ya ijegharị nʼetiti ndị , nʼihi na ha etinyebeghị ya nʼụlọ mkpọrọ. Nʼihi na mgbe ndị agha ọn gbara gburugburu na-ebuso ya agha, ndị agha sitere na-apụkwute ha ibuso ha agha. Mgbe ndị agha ọn nụrụ na ndị agha na-abịa, ha mere ngwangwa si nʼibuso agha wezuga onwe ha. Mgbe ahụ, okwu anyị ruru onye amụma ntị sị ya, “Ihe ndị a ka anyị bụ kwuru, Ihe ndị a ka ị ga-agwa eze onye zitere ozi sị gị rịọọ m arịrịọ, ‘Ndị agha ahụ si nʼ pụta bịa inyere unu aka ga-emesịa laghachi nʼala ha bụ . Mgbe ahụ, ndị agha ọn ga-alọghachikwa ibuso obodo a agha. Ha ga-emeri ya, dọta ya nʼagha, kpọọkwa ya ọkụ.’ “Ihe ndị a ka anyị kwuru, Unu arafula onwe unu site nʼiche echiche sị, ‘Ndị ọn agaghị abịakwa ibuso anyị agha.’ E, ha agaghị abịakwa ọzọ. A sịkwa na ndị agha unu enwee ike merie ndị agha ọn ahụ ga-abịa ibuso unu agha, a sịkwa na ọ bụ naanị ndị e merụrụ ahụ bụ ndị fọdụrụ nʼetiti ha, ndị a ga-esi nʼogige ndị agha ọn pụta bịa kpọọ obodo a ọkụ.” Mgbe ndị agha ọn si na gburugburu wezuga onwe ha nʼihi ọbịbịa ndị agha na-abịa, Jeremaya sitekwara na pụọ malite ịgawa nʼala ndị , nʼihi iketa oke ruuru ya site nʼaka ndị bi nʼebe ahụ. Ma mgbe o ruru nʼọnụ ụzọ ama , onyeisi ndị agha aha ya bụ nwa , nwa jidere ya, boo ya ebubo sị ya, “Ọ bụ ọsọ ka ị na-agba! Ị na-achọ ịgbakwuru ndị ọn!” Ma zara sị ya, “Ọ bụ okwu ụgha ka ị na-ekwu. Anaghị m agba ọsọ ịgbakwuru ndị ọn.” Ma egeghị ya ntị, kama o jidere kpụta ya nʼihu ndịisi ọchịchị. Ha were iwe megide , nye iwu ka e tie ya ihe, kpọchiekwa ya nʼụlọ , ode akwụkwọ. Nʼihi na ha ji ụlọ ahụ mere ụlọ mkpọrọ nʼoge a. E tinyere nʼime ụlọ mkpọrọ olulu, ebe ọ nọrọ ogologo oge. Emesịa, Zedekaya bụ eze nyere iwu ka a kpọta ya nʼụlọeze. Mgbe a kpọtara ya, Zedekaya jụrụ ya ajụjụ na nzuzo sị ya, “I nwere okwu site nʼaka anyị?” zara sị ya, “E, lee, a ga-arara gị nyefee gị nʼaka eze ọn.” Mgbe ahụ, Jeremaya gwara , bụ eze okwu ọzọ sị ya, “Ihe ọjọọ dị aṅaa ka m mere megide gị, maọbụ megide ndị ọrụ gị, maọbụ megide ndị a, unu ji tinye m nʼụlọ mkpọrọ? Ebee ka ndị amụma unu nọ, bụ ndị ahụ na-eburu unu amụma na-asị unu, ‘Eze ọn agaghị ebuso unu agha, ọ gaghị ebusokwa ala a agha?’ Ugbu a, biko, onyenwe m eze, biko gee m ntị. Biko, nụrụ arịrịọ m: Ezighachila m nʼụlọ , ode akwụkwọ, nʼihi na ọ bụrụ na i mee otu a, aga m anwụ nʼebe ahụ.” Zedekaya bụ eze, nyere iwu ka e debe nʼogige ndị nche. O nyekwara iwu ka a na-enye ya achịcha e si nʼụlọ ndị na-eme achịcha na-ewebata ụbọchị niile, tutu ruo mgbe achịcha e nwere nʼobodo ahụ gwụsịrị. Ya mere, o mere ka nọgide nʼogige ndị nche.

Every verse in Jeremiah 37

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00