Jeremiah 39:3
“Mgbe ahụ, ndịisi niile nke eze Babilọn batara were ọnọdụ ha nʼọnụ ụzọ ama nke Etiti. Ndị a bụ ndị batara: Negal-Shareza onye Samga, na Nebo-Sasekim, onyeisi nʼetiti ndịisi, na Negal-Shareza onyeisi nke ọkwa ya dị elu, na ndịisi niile ọzọ nke eze Babilọn ndị fọdụrụ.”
Jeremiah 39:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 3 of 18 in Jeremiah chapter 39 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Jeremiah 39 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Otu a ka e si dọta nʼagha. Nʼafọ nke itoolu, nke ọchịchị eze , nʼọnwa nke iri ya, Nebukadneza eze ọn duuru ndị agha ya niile bịa ibuso agha, Ha gbara ya gburugburu, nọchibido ya. Nʼụbọchị nke itoolu, nʼọnwa nke anọ, nʼafọ nke iri na otu nke ọchịchị , ha gwupuru mgbidi obodo ahụ. Mgbe ahụ, ndịisi niile nke eze ọn batara were ọnọdụ ha nʼọnụ ụzọ ama nke . Ndị a bụ ndị batara: Negal- onye , na -, onyeisi nʼetiti ndịisi, na - onyeisi nke ọkwa ya dị elu, na ndịisi niile ọzọ nke eze ọn ndị fọdụrụ. Mgbe eze na ndị agha ya niile hụrụ ha, ha gbapụrụ ọsọ. Ha ji abalị gbapụ nʼobodo ahụ site nʼọnụ ụzọ ama nke dị nʼetiti mgbidi abụọ nʼakụkụ ubi eze a gbara ogige, chee ihu nʼụzọ . Ma ndị agha ndị ọn chụsoro ha nʼazụ, chụkwute na mbara ala . Ha jidere ya, kpụgara ya eze ọn, nʼobodo , nke dị nʼala , ebe ọ nọ maa ya ikpe. Ọ bụ na , ka eze ọn nọ gbuo ụmụ ndị ikom niile nʼihu ya. Ebe ahụ ka a nọkwa gbuo ndị niile a na-asọpụrụ. Emesịa, ọ ghụpụrụ anya ya abụọ, jiri ụdọ bronz kee ya agbụ kpọrọ ya gaa ọn. Ndị ọn sunyere ụlọeze na ụlọ ndị mmadụ niile ọkụ, kwatukwa mgbidi niile nke . Nebuzaradan bụ ọchịagha ndị nche eze, buuru ndị niile fọdụrụ nʼobodo, ha na ndị ahụ buuru ụzọ jekwuru ya, na ndị ọzọ fọdụrụ, bulaa ha ọn, dịka ndị a dọtara nʼagha. Ma bụ ọchịagha ndị nche eze, hapụrụ ụfọdụ ndị ogbenye, ndị na-enweghị ihe ọbụla nʼala . Nʼoge ahụ, o nyere ha ubi vaịnị a gbara ogige na ala ubi niile. Ugbu a, Nebukadneza eze ọn enyelarị ọchịagha ndị nche eze iwu banyere , sị, “Kpọrọ ya, lekọtazie ya anya nke ọma; emekwala ya ihe ọjọọ ọbụla, kama meere ya ihe ọbụla ọ rịọrọ gị.” Ya mere, Nebuzaradan, ọchịagha ndị nche eze, na , onyeisi nʼetiti ndịisi, na -, bụ onyeisi ọkwa ya dị elu, na ndịisi ndị ọzọ niile nke eze ọn, ziri ndị jere kpọpụta site nʼogige ndị nche. Ha nyefere ya nʼaka nwa , nwa , ka o dulaa ya nʼụlọ ya. Ya mere, Jeremaya nọgidere nʼetiti ndị nke ya. Ma nʼoge ahụ, Jeremaya nọ dị ka onye mkpọrọ nʼogige ụlọ ndị nche, okwu anyị ruru ya ntị sị ya, “Jekwuru - onye , gwa ya sị ya, ‘Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, Lee, ana m aga ime ka okwu ahụ m kwuru megide obodo a mezuo. Ihe ga-abịakwasị obodo a bụ ịla nʼiyi, ọ bụghị ọganihu. Nʼoge ahụ, ihe ndị a ga-emezukwa nʼihu gị. Ma aga m anapụta gị nʼụbọchị ahụ, otu a ka anyị kwubiri. A gaghị enyefe gị nʼaka ndị ahụ ị na-atụ egwu ha. Aga m azọpụta gị. Ị gakwaghị ada site na mma agha kama ị ga-agbapụkwa na ndụ, nʼihi na ị tụkwasịrị m obi.’ ” a ka anyị kwubiri ya.
Every verse in Jeremiah 39
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.