Jeremiah 40:15
“Mgbe ahụ, Johanan nwa Kariya pụrụ na nzuzo jekwuru Gedaliya na Mizpa sị ya, “Biko, kwere ka m gaa gbuo Ishmel nwa Netanaya. O nweghị onye ga-amata otu o si nwụọ. Nʼihi gịnị ka ọ ga-eji gbuo gị, ime ka ndị Juu niile na-alọghachikwute gị gbasasịakwa ọzọ, na imekwa ka ndị Juda fọdụrụ laa nʼiyi?””
Jeremiah 40:15 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 15 of 16 in Jeremiah chapter 40 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Jeremiah 40 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe oge nta gasịrị site nʼoge ọchịagha ndị nche nọ na mere ka nwere onwe ya, okwu anyị ruru ya ntị. Nebuzaradan hụrụ mgbe e kekọtara ya na ndị e si na na dọta nʼagha agbụ, bụ ndị ahụ a na-ebula ọn. Mgbe ọchịagha ndị nche eze a hụrụ , ọ sịrị ya, “Ọ bụ anyị gị nyere iwu na ihe ọjọọ ndị a ga-abịakwasị ala a. Ugbu a kwa anyị emeela ka ihe o kwuru mezuo. O wetarala ala a mbibi ahụ. Ma ihe ndị a niile mezuru nʼihi na ndị gị mehiere megide anyị, jụ irubere ya isi. Ma taata, ana m eme ka i nwere onwe gị site nʼagbụ nke e kere gị na nkwoji aka. Ọ bụrụ na ị chọọ, soro m gaa ọn. Nʼebe ahụ, aga m elezi gị anya nke ọma. Ọ bụrụkwa na i kpebie na ị gaghị eso m gaa ọn, abịala. Ma, lee, ala a niile dị gị nʼihu. Jee ka i biri nʼakụkụ ya ọbụla dị gị mma; jegharịakwa nʼebe ọbụla ị chọrọ.” Ma tupu atụgharịa ịhapụ ya pụọ, Nebuzaradan gwakwara ya ọzọ sị, “Laghachikwuru nwa , nwa , onye eze ọn họpụtara ka ọ na-elekọta obodo niile. Gaa soro ya biri nʼetiti ndị gị, maọbụ i nwere ike gaa ebe ọbụla ọzọ dị gị mma.” ahụ, ọchịagha ahụ nyere ya ihe oriri hiri nne. O nyekwara ya onyinye, hapụ ya ka ọ laa. Ya mere, Jeremaya jekwuuru nwa na , soro ya na ndị fọdụrụ nʼala ahụ biri. Mgbe ndịisi agha ahụ niile na ndị ikom ha, bụ ndị gbalagara nʼọhịa, nụrụ na eze ọn emeela nwa , onye na-achị ala ahụ, na onye nlekọta ndị ikom na ndị inyom, na ụmụntakịrị, bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ, ndị a na-eburughị gaa ọn, ka ha gaa biri nʼala ọzọ, ha bịakwutere na . Ndị bịakwutere ya bụ ndị a; Ishmel nwa , Johanan na ụmụ , na nwa , na ụmụ onye , na nwa , na ndị ikom ha. Gedaliya nwa , nwa , ṅụọrọ ha iyi, ṅụkwaara ndị ikom ha iyi, sị, “Unu atụla egwu ife ndị ọn: birinụ nʼala a, feekwa eze ọn, ihe ga-agara unu nke ọma. Mụ onwe m ga-ebi na ịnọchite anya unu nʼihu ndị ọn ga-abịakwute anyị, ma gaanụ chịkọtaa mkpụrụ vaịnị niile, na mkpụrụ niile e kwesiri ịghọkọta nʼoge okpomọkụ, na mmanụ niile. Chikọtanụ ha tinye ha nʼime ite ichebe nri unu. Birikwanụ nʼobodo ahụ niile unu nwetara.” Mgbe ndị niile nọ na , na Amọn, na Edọm, na nʼobodo ndị ọzọ niile nụrụ na eze ọn hapụrụ ụfọdụ ka ha biri na , na ọ họpụtara nwa , nwa , mee ya onye na-achị ndị ahụ niile, ha niile si nʼebe ahụ ha nọ lọghachikwa nʼala . Ha lọkwutere na , site na mba ndị ahụ niile a chụgara ha. Ha chịkọtakwara mmanya vaịnị, na mkpụrụ dị ukwuu, bụ mkpụrụ nke na-acha nʼoge okpomọkụ. Johanan nwa , na ndịisi agha niile nọ nʼọhịa bịakwutere na sị ya, “Ọ bụ na i maghị na eze ndị Amọn ezitela nwa ka ọ bịa gbuo gị?” Ma nwa ekwetaghị na ọ bụ eziokwu ka ha na-ekwu. Mgbe ahụ, Johanan nwa pụrụ na nzuzo jekwuru na sị ya, “Biko, kwere ka m gaa gbuo nwa . O nweghị onye ga-amata otu o si nwụọ. Nʼihi gịnị ka ọ ga-eji gbuo gị, ime ka ndị niile na-alọghachikwute gị gbasasịakwa ọzọ, na imekwa ka ndị fọdụrụ laa nʼiyi?” Ma nwa zara nwa sị ya, “Biko, emela ihe dị otu ahụ! Nʼihi na ihe ị na-ekwu banyere abụghị eziokwu.”
Every verse in Jeremiah 40
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.