Jeremiah 43:9

““Mgbe ndị Juu nọ na-ele gị anya, chịrị ụfọdụ nkume buru ibu nʼaka gị, gaa zoo ha nʼime ụrọ dị na mpụta ihu ụlọ e ji aja ụrọ wuo, nke dị nʼọnụ ụzọ e si abata nʼụlọ Fero dị na Tapanhis.”

Jeremiah 43:9 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 9 of 13 in Jeremiah chapter 43 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Jeremiah 43 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe gwasịrị ndị ahụ niile okwu ahụ anyị ha ziri ya ka o zie ha, Azaraya nwa , Johanan nwa na ndị nganga niile nọ nʼebe ahụ, gwara okwu sị ya, “Ọ bụ okwu ụgha ka i kwuru! Onyenwe anyị anyị ezighị gị ka i kwuo na anyị ekwesighị ịga biri nʼ, Kama ọ bụ nwa na-akwalị gị megide anyị, nʼihi na ọ chọrọ inyefe anyị nʼaka ndị ọn ka ha gbuo anyị, maọbụ buru anyị gaa ọn dịka ndị a dọtara nʼagha.” Ya mere, Johanan nwa na ndịisi agha ahụ niile, nakwa ndị mmadụ ahụ niile nupuru isi nʼiwu anyị, jụụ ịnọgide nʼala . Kama nwa , na ndịisi agha ahụ, duuru ndị ahụ fọdụrụ na pụọ, ha na ndị ahụ si na mba ndị ọzọ dị iche iche, ebe ha gbagara lọta. Ha duuru ndị ikom niile na ndị inyom niile na ụmụntakịrị niile, na ụmụ ndị inyom eze niile, bụ ndị ahụ ọchịagha ndị nche eze ọn tinyere na nlekọta nwa , nwa na onye amụma na nwa . Ya mere, ha nupuru isi nʼebe anyị nọ site nʼịbanye ala . Ha jegidere ije ruo nʼobodo . Mgbe ha nọ na , okwu anyị ruru ntị sị ya, “Mgbe ndị nọ na-ele gị anya, chịrị ụfọdụ nkume buru ibu nʼaka gị, gaa zoo ha nʼime ụrọ dị na mpụta ihu ụlọ e ji aja ụrọ wuo, nke dị nʼọnụ ụzọ e si abata nʼụlọ dị na . Mgbe ahụ sị ha, ‘Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ sịrị, Aga m ezi ozi kpọta ohu m bụ , eze ọn. Aga m edokwasịkwa ocheeze ya nʼelu nkume ndị a m zoro nʼebe a, ọ ga-agbasa ụlọ ndo nke ịbụ eze ya nʼelu ha. Ọ ga-abịa buso agha, si otu a mee ka ha nwụọ, bụ ndị ahụ a kwadobere maka ọnwụ, mee ka a dọta ha nʼagha, bụ ndị ahụ a kwadobere na-aga adọta nʼagha; mekwaa ka ha nwụọ site na mma agha bụ ndị ahụ a kwadobere na ha ga-anwụ site na mma agha. Ọ ga-esunyekwa ọkụ nʼụlọ ebe a nọ na-efe chi niile nke ndị . Ọ ga-esure ụlọ ndị a ọkụ, dọtakwa chi ha niile nʼagha. Dịka onye ọzụzụ atụrụ si ewepụcha igwu site na uwe ya, ọ ga-esikwa otu a wezuga onwe ya nʼudo site nʼ pụọ. Nʼime ụlọnsọ anyanwụ dị nʼ, ka ọ ga-akwatu ogidi nsọ niile, surekwaa ụlọnsọ niile nke chi dị iche iche nʼ ọkụ.’ ”

Every verse in Jeremiah 43

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00