Jeremiah 48:14

““Unu si aṅaa ekwu sị, ‘Ndị dị ike nʼagha ka anyị bụ; anyị bụkwa dimkpa nʼagha’?”

Jeremiah 48:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 47 in Jeremiah chapter 48 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Jeremiah 48 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nke a dịrị : Ihe ndị a ka anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ kwuru, “Ahụhụ dịrị ! Nʼihi na a ga-emebi ya. A ga-emekwa ka ihere mee , e, a ga-adọta ya nʼagha. A ga-etipịa , mee ka ihere mee ya. Ọ dịkwaghị ndị ga-eto ọzọ, kama a ga-anọ na ọn pịa ọpịpịa ọdịda ya. Ha ga-asị, ‘Bịanụ ka anyị bibie mba a, ka ọ ghara ịdịkwa.’ Ọ bụladị gị bụ , ka a ga-eme ka i dere duu. A ga-ejikwa mma agha chụọ gị ọsọ. Gee ntị nụrụ akwa na-ada na , ọ bụ mkpu akwa oke mbibi na ịla nʼiyi. A ga-etikpọ , ụmụntakịrị ya ga-etikwa mkpu akwa. Ha ga-eji oke ịkwa akwa na-agbago ụzọ ; a ga-anụkwa mkpu akwa nke ndị e bibiri ihe ha nʼụzọ na-agbada . A ga-anụ akwa mwute nʼihi mbibi nke bịakwasịrị ha. Gbalaganụ! Gbapụnụ ọsọ ndụ! Dịkwanụ ka osisi nta nke dị nʼọzara. Ebe ọ bụ na unu na-atụkwasị obi nʼaka ọrụ unu, na nʼakụnụba unu, a ga-adọtakwa unu nʼagha. Ndị ka a ga-eburu gaa mba ọzọ, ha na ndị nchụaja na ndịisi ọchịchị ya. Onye mbibi ahụ ga-abịa megide obodo niile. O nwekwaghị obodo nke pụrụ ịgbanarị mbibi ya. A ga-ala ndagwurugwu niile nʼiyi, bibiekwa ebe dị elu nke dị larịị, nʼihi na ọ bụ okwu si nʼọnụ anyị pụta. Wụkwasị ala nnu, nʼihi na a ga-eme ka ọ ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu. Obodo niile dị nʼime ya ga-aghọ mkpọmkpọ ebe, nke mmadụ ọbụla na-agaghị ebikwa nʼime ya. “Ọbụbụ ọnụ dịrị onye ahụ ji aghụghọ na-arụ ọrụ anyị. Ahụhụ dịrị onye na-ewezuga mma agha nʼebe iwusi ọbara dị. “Onye na-anọ juu ka bụ site na mgbe ọ bụ nwantakịrị, ọ dịka mmanya doro edo, nke a na-adịghị esi nʼotu udu wụgharịa ya nʼime udu ọzọ, o nwebeghị oge ọbụla e ji mee ka ọ ga biri nʼala ọzọ. Ọ bụ ya mere ụtọ ya adịghị agbanwe agbanwe, isisi ya agbanwekwaghị. Ma ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka anyị kwupụtara, “mgbe m ga-eziga ndị ikom ọrụ ha bụ ịwụpụ ihe site nʼite, ha ga-awụpụkwa ya. Ha ga-agbapụ ihe niile dị nʼite ya niile, tụwakwaa ite ya niile. Mgbe ahụ, ihere ga-eme , dịka ihere si mee mgbe ha tụkwasịrị obi ha. “Unu si aṅaa ekwu sị, ‘Ndị dị ike nʼagha ka anyị bụ; anyị bụkwa dimkpa nʼagha’? A ga-ebibi ala , busokwa obodo ya niile agha. Ụmụ okorobịa ya niile ndị ahọrọ ahọ ga-ada nʼogbugbu ahụ.” a ka ahụ kwubiri, onye aha ya bụ anyị, Onye pụrụ ime ihe niile. “Ọdịda dị nso; oke nhụju anya ya ga-abịakwa ọsịịsọ. Kasịenụ ya obi, unu ndị niile gbara ya gburugburu, unu ndị niile maara na ọ bụ mba dị ukwuu. Kwupụtanụ sị, ‘Esi aṅa gbajie mkpanaka eze a, nke dị ike, lee ka e si gbajiekwa mkpanaka a nke dị ebube!’ “Sitenụ nʼebe nsọpụrụ unu dị elu rịdata, bịa nọdụnụ nʼala kpọrọ nkụ, unu ndị bi nʼobodo bụ ọn. Nʼihi na onye ahụ bibiri ga-abịa ibu agha megide unu, ọ ga-alakwa obodo unu niile e wusiri ike nʼiyi. Guzonụ nʼakụkụ ụzọ, hụrụ ihe na-eme, unu ndị bi nʼime . Jụọnụ nwoke unu hụrụ na-agba ọsọ, na nwanyị nke na-ewezuga onwe ya ajụjụ sị ha, ‘Gịnị mere?’ E meela ka ihere mee , nʼihi na a tụpịala ya. Kwasienụ akwa ike, tiekwanụ mkpu akwa. Kwupụta ya nʼAnọn na e bibiela . Oge a ga-ekpe ndị bi nʼala dị larịị ikpe abịala, bụ ndị bi na Họlọn, Jahaz na , Dibọn, Nebo na -, Kiriatem, Bet- na -, Keriọt na , na obodo niile dị nʼala , ndị dị nso, na ndị nke dị anya. E bipụla mpi , a gbajiekwala ogwe aka ya,” otu a ka anyị kwupụtara. “Meenụ ya ka ọ ṅụbiga mmanya oke, nʼihi na o nupuru isi megide anyị. ga-atụrụ onwe ya nʼihe ọ gbọrọ. Ọ ga-aghọkwa ihe ọchị. Izrel ọ bụghị ihe ọchị nye gị? Ọ bụ nʼetiti ndị na-ezu ohi ka e jidere ya, mere i ji na-efufere ya isi mgbe ọbụla ị na-ekwu okwu banyere ya? Sitenụ nʼobodo unu niile gbapụ ọsọ; jeenụ biri nʼetiti nkume, unu ndị bi nʼala . Dịrịnụ ka nduru nke na-ewu akwụ ya nʼakụkụ ọnụ ọgba nkume. “Anyị anụla ihe banyere mpako . Anyị anụla na mpako ahụ dị ukwuu, nụkwa ihe banyere oke mbuli elu nke ọ na-ebuli onwe ya, na oke nganga nke obi ya. Amaara m ihe banyere mmụọ nke akpọghị onye ọzọ ihe ọbụla, nke dị nʼime ya, ma ọ gaghị abara ya uru ọbụla. Ịnya isi ya agaghị arụpụtakwa ihe ọbụla, otu a ka anyị kwubiri ya. Nʼihi ya, aga m akwasị akwa ike nʼihi , aga m eti mkpu akwa nʼihi ala niile. Aga m asụ ude akwa nʼihi ndị . Akwa nke karịrị akwa ka m ga-akwa nʼihi gị, gị osisi vaịnị dị na . Alaka gị gbasara ruo nʼakụkụ osimiri, e, ha gbasara ruo nʼosimiri . Ma onye mbibi abịakwasịla mkpụrụ gị niile chara acha, e, ọ bịakwasịla mkpụrụ vaịnị gị niile. Ọṅụ na obi ụtọ ka e wepụrụ site nʼubi vaịnị niile, na nʼala ubi niile nke . E meela ka mmanya vaịnị kwụsị ịgbapụtakwa site nʼebe ịzọcha mmanya. Ọ dịkwaghị onye na-eji mkpu ọṅụ na-azọcha ha, Ọ bụ ezie na a na-anụ olu iti mkpu, ma ọ bụghị olu iti mkpu ọṅụ. “A na-anụ ụda iti mkpu akwa ha site nʼobodo ọn ruo , na . A na-anụkwa ya site na ruo, ọ bụladị obodo ndị dị anya, dịka , na . Nʼihi na mmiri niile nke ataala. Aga m eme ka ndị ahụ niile na-achụ aja nʼebe niile dị elu, na ndị ahụ niile na-achụrụ chi ha dị iche iche aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ, hapụ ịdịkwa nʼala ,” otu a ka anyị kwubiri. “Ụda akwa nke na-ada nʼime obi m nʼihi dịka ụda ọja. Ụda akwa nke dịkwa ka ụda ọja na-adakwa nʼime obi m nʼihi ndị . Akụ niile ha kpakọtara alaala nʼiyi. A kpụchapụla agịrị isi niile, kpachakwa afụọnụ ha niile. E bipụkwala aka ha niile. Ọ bụkwa akwa mkpe ka e ji kpuchie ukwu niile. Nʼelu ụlọ niile nke dị na , nakwa nʼama egwuregwu niile, ọ dịghị ihe ọzọ karịa naanị iru ụjụ ka a na-ahụ. Nʼihi na e tiwaala m dịka e si etiwa ite aja nke ọ dịghị onye bụla chọrọ ya,” otu a ka anyị kwupụtara. “Lee ka e si tipịa ya! Lee ka ha si akwasị akwa ike! Leekwa ka si gbakụta azụ ya nʼihi ọnọdụ ihere ya! aghọọla ihe ọchị, ọ ghọọla ihe iju anya nye ndị niile gbara ya gburugburu.” Ihe ndị a ka anyị kwuru, “Lee, ọ dị otu ugo na-efedata, nke gbasapụrụ nku ya kpuchie ala niile. A ga-adọta ọt nʼagha, meriekwa ebe ya niile e wusiri ike. Nʼụbọchị ahụ, obi ndị bụ dike nʼagha nʼala ga-adị ka obi nwanyị ime na-eme. A ga-ebibi obodo , mee ya ka ọ ghara ịdịkwa, nʼihi na ọ kagidere anyị anya. Oke egwu na olulu, na igbudu nke onye na-esi ọnya nọ na-eche unu, unu ndị ,” a ka anyị kwubiri. “Nʼoge ahụ, onye ọbụla gbapụrụ ọsọ site nʼihe oke egwu ga-adaba nʼolulu. Onye ọbụla ga-esikwa nʼolulu rịpụta ka igbudu ga-ejide. Nʼihi na aga m eme ka afọ ahụ a kara aka maka ịta ahụhụ bịakwasị ya,” a ka anyị kwubiri ya. “Nʼokpuru ndo ọn ka ndị ahụ gbapụrụ ọsọ ndụ guzoro, na-enweghị onye inyeaka. Nʼihi na ọkụ esitela na ọn rere na-aga; ire ọkụ dị ukwuu esitela nʼetiti Saịhọn na-apụ, na-erepịa egedege ihu ndị , na okpokoro isi ndị ahụ ji oke ụzụ na-anya isi. Ahụhụ dịrị gị, gị ! Ebibiela ndị niile. A dọtakwala ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom nʼagha, buru ha gaa mba ọzọ. “Ma emesịa, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa, aga m eme ka ndị a dọtara nʼagha lọghachi.” a ka anyị kwubiri ya. Nke a bụ ọgwụgwụ ikpe ọmụma dịrị .

Every verse in Jeremiah 48

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00