Job 25:4
“Mmadụ ọ ga-esi aṅaa bụrụ onye ezi omume nʼihu Chineke? Mmadụ nwanyị mụrụ ọ ga-esi aṅaa dị ọcha?”
Job 25:4 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 4 of 6 in Job chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Job 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Bildad onye zara sị: “Ike ọchịchị na oke egwu bụ nke ; Ọ bụ ya na-eme ka udo dịrị nʼeluigwe. Onye pụrụ ịgụta usuu ndị agha ya ọnụ? Onye kwa ka ìhè ya na-adịghị enwukwasị? Mmadụ ọ ga-esi aṅaa bụrụ onye ezi omume nʼihu ? Mmadụ nwanyị mụrụ ọ ga-esi aṅaa dị ọcha? Lee, ọ bụladị ọnwa adịghị achawapụta, ọzọ kpakpando adịghị ọcha nʼanya ya, ka ọfọdụzie nwa mmadụ efu mụrụ, nke bụ naanị ikpuru, mmadụ, nke bụ naanị idide.”
Every verse in Job 25
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.