Job
Job 42
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Job 42 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, zara anyị sị: “Amara m na ị pụrụ ime ihe niile; ọ dịghị atụmatụ gị nke a pụrụ ikposa. Ị jụrụ sị, ‘Onye bụ onye nke a ji okwu ihe ọmụma na-adịghị na ya na-eme ka atụmatụ m ghara ịpụta ihe?’ Nʼezie, ekwuru m banyere ihe ndị m na-aghọtaghị, ihe ndị dị oke ebube karịa m ịmata. “Ị sịrị, ‘Gee ntị ugbu a, aga m ekwu okwu; m ga-ajụ gị ajụjụ, gị onwe gị ga-azakwa m.’ Ntị m nụrụ ihe banyere gị ma ugbu a, ejirila m anya abụọ hụ gị. Ya mere, ana m akpọ onwe m asị, na echegharịkwa nʼime ntụ na uzuzu.” Mgbe anyị gwasịrị okwu, ọ tụgharịrị gwa onye okwu sị ya, “Ana m ewesa gị na ndị enyi gị abụọ iwe, nʼihi na ihe unu kwuru banyere m ezighị ezi dịka nke ohu m kwuru. Ugbu a, werenụ oke ehi asaa na ebule asaa, jekwuru ohu m bụ ka o jiri ha chụọrọ unu aja nsure ọkụ, ohu m bụ ga-ekpekwara unu ekpere. Aga m anabatakwa ekpere ọ ga-ekpe nʼihi unu. Agaghị m alakwa unu nʼiyi nʼihi okwu nzuzu unu. Unu ekwughị ihe ziri ezi banyere m dịka ohu m si kwuo.” Ya mere, Elifaz onye , na , onye , na , onye mere dịka anyị si nye ha nʼiwu. Onyenwe anyị nabatakwara ekpere nke kpere nʼihi ndị enyi ya. Mgbe kpesịrị ekpere maka ndị enyi ya, Onyenwe anyị mekwara ka ọ baa ụba ọzọ. O nyekwara ya okpukpo abụọ nke ihe niile o nwere na mbụ. Mgbe ahụ, ụmụnne ya ndị ikom na ụmụnne ya ndị inyom, na ndị enyi ya niile bịara soro ya rie oriri nʼụlọ ya, na-akasị ya obi nʼihi iru ụjụ ya niile. Ha kasịkwara ya obi nʼihi ọnwụnwa niile anyị mere ka ọ bịakwasị ya. Ha niile nʼotu nʼotu nyere ya onyinye ọlaọcha na mgbaaka ọlaedo. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gọziri nʼoge ikpeazụ nke ndụ ya karịa ka o si gọzie ya na mbụ. nwere puku atụrụ iri na anọ na puku ịnyịnya kamel isii na puku ehi abụọ na otu puku ịnyịnya ibu. Chineke mekwara ka ọ mụta ụmụ ndị ikom asaa, na ụmụ ndị inyom atọ ọzọ. Ndị a bụ aha ụmụ ya ndị inyom: nke mbụ bụ ịma, nke abụọ bụ , ebe nke atọ bụ -. Nʼala ahụ niile, o nweghị ụmụ agbọghọ mara mma dịka ụmụ ndị inyom ndị a. mekwara ka ha bụrụ ndị ga-eso ụmụ ya ndị ikom keta oke nʼihe niile o nwere. nọgidekwara ndụ narị afọ na iri afọ anọ ọzọ. Ọ hụrụ ụmụ ya, na ụmụ ha ruo ọgbọ nke anọ. nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ.
Every verse in Job 42
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.