MyBibleAtlasAbụ Ọma 1

Abụ Ọma

Abụ Ọma 1

Psalm 1 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 1Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a wisdom Psalm that contrasts the way of the righteous with the way of the wicked.

Abụ Ọma 1 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onye ihe na-agara nke ọma ka mmadụ ahụ bụ, onye na-adịghị aga ije na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu; onye na-adịghị eguzokwa nʼụzọ ndị mmehie maọbụ soro nʼotu ndị nkwutọ.

KJV verse 1: Blessed is the man that walketh not in the counsel of the ungodly, nor standeth in the way of sinners, nor sitteth in the seat of the scornful.

Kama ihe na-atọ ya ụtọ bụ ime ihe niile dị nʼiwu anyị. Ọ na-atụgharịkwa uche ya nʼiwu anyị ehihie na abalị,

KJV verse 2: But his delight is in the law of the LORD; and in his law doth he meditate day and night.

Ọ dị ka osisi a kụrụ nʼakụkụ iyi, nke na-amịpụta mkpụrụ ya nʼoge ya, nke ahịhịa ya na-adịghị akpọnwụ akpọnwụ. Ihe niile ọ na-eme na-agara ya nke ọma.

KJV verse 3: And he shall be like a tree planted by the rivers of water, that bringeth forth his fruit in his season; his leaf also shall not wither; and whatsoever he doeth shall prosper.

Ma ndị ajọ omume adịghị otu a. Ha dị ka igbugbo ọka nke oke ifufe na-efesasị.

KJV verse 4: The ungodly are not so: but are like the chaff which the wind driveth away.

Ya mere, ndị ajọ omume agaghị eguzosi ike nʼụbọchị ikpe; ndị mmehie agaghị eguzokwa na nzukọ ndị ezi omume.

KJV verse 5: Therefore the ungodly shall not stand in the judgment, nor sinners in the congregation of the righteous.

Nʼihi na anyị na-eche ụzọ ndị ezi omume nche. Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-eduba ha nʼịla nʼiyi.

KJV verse 6: For the LORD knoweth the way of the righteous: but the way of the ungodly shall perish.

Every verse in Abụ Ọma 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 10:00 / 0:00