John 1:20

“O mechighị ọnụ ya, kama o kwupụtara sị, “Abụghị m Kraịst ahụ.””

John 1:20 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 20 of 51 in John chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

2 threads run through this chapter

John 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Na mbụ okwu ahụ dịrịị, okwu ahụ na nọ, okwu ahụ bụkwa . Ya na nọ site na mbụ. E sitere na ya kee ihe niile, ọ dịghịkwa ihe ọbụla e kere eke nke a na-ekeghị site na ya. Nʼime ya ka ndụ dịrịị, ndụ ahụ bụkwa ìhè nye mmadụ niile, ìhè ahụ na-enwu nʼime ọchịchịrị, ma ọchịchịrị ahụ emenyụghị ya. Ọ dị otu nwoke zitere, aha ya bụ Jọn. Ọ bịara dị ka onye akaebe ịgba ama banyere ìhè ahụ, ka mmadụ niile site nʼaka ya kwere. Ya onwe ya abụghị ìhè ahụ, ọ bịara naanị ịgba akaebe banyere ìhè ahụ. Ezi ìhè ahụ nke na-enye mmadụ ọbụla ìhè na-abịa nʼime ụwa. Ọ bịara nʼụwa, ma ụwa bụ ihe e kere site nʼaka ya, ma ụwa amataghị onye ọ bụ. Ọ bịakwutere ihe ndị ahụ bụ ndị nke ya, ma ndị ahụ bụ ndị nke ya anabataghị ya. Ma ndị ahụ niile nabatara ya, ndị ahụ niile kweere nʼaha ya ka o nyere ike ịghọ ụmụ . Ụmụ a na-amụghị site nʼọbara, maọbụ site na mkpebi nke anụ ahụ, ma ọ bụkwanụ mkpebi nke mmadụ, kama site na . Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara mụrụ, onye si nʼebe nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na eziokwu. Jọn gbara ama banyere ya mgbe ọ na-eti mkpu na-asị, “Onye a bụ onye ahụ m kwuru banyere ya, ‘Onye na-abịa m nʼazụ dị ukwuu karịa m, nʼihi na o bukwa m ụzọ dịrị.’ ” Site nʼịba ụba nke amara ya, anyị niile anatala amara a tụkwasịrị nʼamara. Nʼihi na e nyere iwu site nʼaka , ma amara na eziokwu bịara site nʼaka ọs ịst. Ọ dịbeghị onye ọbụla hụrụla , ma , onye naanị ya bụ Ọkpara mụrụ. Onye ya na dị na mma, emeela ka anyị mata ya. Nke a bụ ịgba ama Jọn mgbe ndị ndu ndị nọ na zipụrụ ndị nchụaja na ndị ị ka ha bịa jụọ ya onye ọ bụ? O mechighị ọnụ ya, kama o kwupụtara sị, “Abụghị m ịst ahụ.” Mgbe ahụ ha jụrụ ya sị, “Ị bụkwanụ onye? Ị bụ Ịlaịja?” Ọ zara sị ha, “Abụghị m ya.” “Ị bụ amụma ahụ?” “.” Ha sịrị ya, “Ị bụ onye? Nye anyị ọsịsa anyị ga-eweghachiri ndị zitere anyị. Gịnị ka i kwuru banyere onwe gị?” Ọ sịrị, dịka Aịzaya onye amụma kwuru, “Abụ m onye na-eti mkpu nʼime ọzara, ‘Meenụ ka ụzọ anyị guzozie.’ ” Ma ndị ahụ ezitere jụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji na-eme baptizim ọ bụrụ na ị bụghị ịst maọbụ Ịlaịja, maọbụ onye amụma ahụ?” Jọn zara ha sị, “Eji m mmiri na-eme baptizim, ma ọ dị otu onye nọ nʼetiti unu nke unu na-amaghị. Onye ahụ nke na-abịa nʼazụ m, onye m na-erughị ịtọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya.” Ihe a mere na nʼofe osimiri Jọ bụ ebe Jọn nọ na-eme baptizim. Nʼechi ya, ọ hụrụ ka ọs na-abịakwute ya sị, “Leekwa, Nwa Atụrụ , onye na-ebupụ mmehie ụwa. Ọ bụ onye a ka m kwuru okwu ya mgbe ahụ m sịrị, ‘otu nwoke na-abịa nʼazụ m, onye dị ukwuu karịa m, nʼihi na o bukwa m ụzọ dịrị.’ Mụ onwe m amataghị ya, ma a bịara m were mmiri na-eme baptizim nʼihi nke a, ka e kpughee ya nye ndị .” Mgbe ahụ Jọn gbara ama a sị, “Ahụrụ m ka Mmụọ Nsọ sitere nʼeluigwe rịdata dị ka nduru, nọkwasị ya. Mụ onwe m amabughị ya, ma onye ahụ zitere m ka m jiri mmiri mee baptizim kwuru, ‘Onye ahụ ị ga-ahụ, onye Mmụọ Nsọ ga-ebekwasị, ma nọgidekwa, ọ bụ ya ga-eji Mmụọ Nsọ mee baptizim.’ Mụ onwe m ahụla ya, na-agbakwa ama na onye a bụ Ọkpara .” Nʼechi ya, Jọn na mmadụ abụọ ndị na-eso ụzọ ya guzoro nʼebe ahụ ọzọ. Mgbe ọ hụrụ ọs ka ọ na-agafe, ọ sịrị, “Leenụ, Nwa Atụrụ .” Mgbe mmadụ abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nụrụ nke a, ha tụgharịrị soro ọs. Mgbe ọs tụgharịrị hụ ka ha na-eso ya, ọ sịrị ha, “Gịnị ka unu chọrọ?” Ha sịrị ya, “Rabbi” (nke pụtara “ ozizi”), “olee ebe i bi?” Ọ sịrị ha, “Bịanụ, unu ga-ahụ.” Ha sooro ya ga hụ ebe ọ na-anọ. Ha nọnyekwara ya ụbọchị ahụ niile. Ọ bụ nʼihe dị ka elekere anọ nke mgbede. Otu nʼime mmadụ abụọ ahụ nụrụ ihe Jọn kwuru, nke sooro ya bụ nwanne ọn . Ihe mbụ o mere bụ ịchọta ọn nwanne ya sị ya, “Anyị achọtala ahụ” (onye a na-akpọkwa ịst). Ọ kpọtaara ya ọs. O lere ya anya sị, “Ị bụ ọn nwa Jọn. A ga-akpọ gị ” (nke nsụgharị ya, pụtara ). Nʼechi ya, o kpebiri ịga . Mgbe ọ hụrụ , ọ sịrị ya, “Soro m.” Filip bụ onye obodo dị ka na . Filip chọtara sị ya, “Anyị achọtala onye ahụ dere banyere ya nʼiwu, onye ndị amụma dekwara banyere ya, Jisọs onye , nwa .” Nataniel sịrị ya, “Ihe ọma ọbụla ọ pụrụ i si na pụta?” Ma sịrị ya, “Bịa ka ị hụrụ.” Mgbe ọs hụrụ ka na-abịaru ya nso, o kwuru sị, “Leenụ ezi nwa afọ onye aghụghọ na-adịghị nʼime ya.” Nataniel sịrị ya, “Olee otu i si mata onye m bụ?” ọs sịrị ya, “Tupu akpọ gị, ahụlarị m gị ka ị nọ nʼokpuru osisi fiig.” Mgbe ahụ, Nataniel zaghachiri, “Onye ozizi, ị bụ Ọkpara ; ị bụ eze .” Jisọs zara sị ya, “I kwere nʼihi na agwara m gị na ahụrụ m gị nʼokpuru osisi fiig? Ị ga-ahụ ihe dị ukwuu karịa nke a.” Ọ sịkwara ya, “Nʼezie, nʼezie agwa m unu, unu ga-ahụ eluigwe ka o meghere hụkwa ndị mmụọ ozi ka ha na-arịgokwuru, ma na-arịdakwuru nke ụ.”

Every verse in John 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00