John 11:36
“Mgbe ahụ ndị Juu na-asị, “Lee ka o si hụ ya nʼanya.””
John 11:36 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 36 of 57 in John chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
John 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge ahụ, ahụ adịghị otu nwoke a na-akpọ ọs onye , nke bụ obodo nta nke na nwanne ya nwanyị. Nke a bụ ahụ weere mmanụ otite dị oke ọnụahịa tee anyị, ma jirikwa agịrị isi ya hichaa ụkwụ ya. Ọ bụ nwanne ya nwoke ọs bụ onye nọ nʼọrịa. Nke a mere ụmụnne ya nwanyị zigara ọs ozi sị, “Onyenwe anyị, onye ahụ nke ị hụrụ nʼanya nọ nʼọrịa.” Mgbe ọs nụrụ ya, ọ sịrị, “Ọrịa a abụghị nke ọnwụ kama ọ bụ iji nye otuto nakwa ka e site na ya nye Ọkpara otuto.” Jisọs hụrụ , na nwanne ya nwanyị na ọs nʼanya. Mgbe ọ nụrụ na ọs nọ nʼọrịa, ọ nọkwuru mkpụrụ ụbọchị abụọ nʼebe ahụ ọ nọ. Ya mere, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, “Ngwanụ ka anyị laghachi azụ na ịa.” Ma ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onye ozizi, nʼoge nta gara aga ka ndị chọrọ ịtụ gị nkume. Ị na-agakwa ebe ahụ ọzọ?” Jisọs zara, “Ọ bụghị awa iri na abụọ dị nʼotu ehihie nke ụbọchị? Onye na-ejegharị nʼehihie anaghị asụ ngọngọ, nʼihi na ọ na-eji ìhè nke ụwa a ahụ ụzọ. Ma ndị na-ejegharị nʼabalị na-azọhie ụkwụ, nʼihi na ìhè adịghị nʼime ha.” Mgbe o kwusiri nke a, ọ gwakwara ha, “Enyi anyị ọs na-arahụ ụra, ma ana m aga ịkpọte ya nʼụra.” Ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ọ na-arahụ ụra, ọ ga-adị mma.” Ihe ọs na-ekwu bụ banyere ọnwụ ya ma ha chere na ọ na-ekwu banyere ịrahụ ụra efu. Mgbe ahụ, Jisọs gwaghere ha ọnụ, “Lazarọs anwụọla. Ma nʼihi unu, obi dị m ụtọ na anọghị m nʼebe ahụ, ka unu nwe ike kwere. Ma bịanụ ka anyị gakwuru ya.” Tọmọs, onye a na-akpọ ọs, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, “Ka anyị gakwanụ ka anyị soro ya nwụọ.” Mgbe ọs rutere, ọ chọpụtara na ọs anọọlarị nʼili ụbọchị anọ. Betani dị nso, ihe dị ka kilomita atọ. Ma ọtụtụ ndị bịakwutere na ịkasị ha obi nʼihi ọnwụ nwanne ha nwoke. Mgbe ozi ọbịbịa ọs ruru ntị, ọ gara izute ya, ma nọdụrụ nʼụlọ. Mata sịrị ọs, “Onyenwe m, a sị na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ. Ma ugbu a, amara m na ga-enye gị ihe ọbụla ị rịọrọ.” Jisọs sịrị ya, “Nwanne gị nwoke ga-ebili ọzọ.” Mata sịrị ya, “Amara m na ọ ga-ebili ọzọ nʼụbọchị mbilite nʼọnwụ nʼoge ikpeazụ.” Jisọs gwara ya, “Mụ onwe m bụ mbilite nʼọnwụ na ndụ. Onye ọbụla kwere na m, a sịkwarị na ọ nwụrụ anwụ, ọ ga-adị ndụ ọzọ. Ma onye ọbụla dị ndụ nke na-ekwere na m agaghị anwụ. Ị kwere nke a?” Ọ sịrị ya, “E, Onyenwe m, ekwere m na ị bụ ịst ahụ, Ọkpara , onye ga-abịa nʼụwa.” Mgbe o kwuchara nke a, ọ gara kpọọ nwanne ya nwanyị bụ , jiri nwayọọ sị ya, “Onye ozizi abịala, ọ na-akpọ gị.” Mgbe ọ nụrụ nke a, ọ biliri ọsịịsọ ga zute ya. Ruo mgbe a, Jisọs abịarutebeghị nʼobodo nta ahụ, ma ọ ka nọ nʼebe ahụ zutere ya. Ndị nọ nʼụlọ na-akasị obi hụrụ ya ka ọ pụrụ ngwangwa. Ha sochiri ya nʼazụ nʼihi na ha chere na ọ na-aga nʼili ibe akwa nʼebe ahụ. Mgbe rutere nʼebe ọs nọ, ọ dara nʼụkwụ ya sị, “Onyenwe m, ọ bụrụ na ị nọ nʼebe a, nwanne m nwoke agaraghị anwụ.” Mgbe ọs hụrụ ya ka ọ na-ebe akwa ya na ndị ahụ so ya ka ha na-ebekwa akwa, o metụrụ ya nʼime mmụọ ya. O nwere ọmịiko dị ukwuu. Ọ sịrị, “Olee ebe unu liri ya?” Ha sịrị ya, “Onyenwe anyị bịa ka ị hụ.” Jisọs ebee akwa. Mgbe ahụ ndị na-asị, “Lee ka o si hụ ya nʼanya.” Ma ụfọdụ nʼime ha sịrị, “Nwoke a meghere anya onye kpuru ìsì, ọ garaghị enwe ike mee ka nwoke a hapụ ịnwụ?” Ọzọkwa, Jisọs sụrụ ude nʼime onwe ya nke ukwuu, bịarute nʼili ahụ nso. Ili ahụ bụ ọgba e jiri nkume dị ukwuu mechie ọnụ ya. Jisọs sịrị, “Bupunụ nkume ahụ!” Ma , nwanne nwanyị onye ahụ nwụrụ anwụ, sịrị ya, “Onyenwe anyị, ọ ga na-esi isi ugbu a, nʼihi na nke a bụ abalị anọ ọ nwụrụ.” Ma ọs sịrị ya, “Ọ bụ na m agwaghị gị sị na ọ bụrụ na ị kwere ị ga-ahụ ọrụ ebube ?” Ya mere, ha bupụrụ nkume ahụ. Jisọs lere anya nʼelu sị, “Nna, ana m ekele gị nʼihi na ị nụla olu m. Amaara m na ị na-anụ olu m mgbe niile. Ana m ekwu nke a nʼihi ndị a gbara m gburugburu nʼebe a, ka ha kwere na ọ bụ gị zitere m.” Mgbe o kwusiri nke a, o jiri oke olu tie mkpu, “Lazarọs, pụta!” Onye ahụ nwụrụ anwụ pụtara, e jikwa akwa ozu kekọta aka ya na ụkwụ ya, werekwa akwa ịchafu kechie ihu ya. Jisọs sịrị ha, “Tọpụnụ ya, hapụ ya ka ọ laa.” Ọtụtụ ndị bịakwutere bụ ndị hụrụ ihe a o mere, kwere na ya. Ma ụfọdụ nʼime ha lara gaa kọọrọ ndị ihe o mere. Mgbe ahụ, ndịisi nchụaja na ndị kpọrọ nzukọ ndị . Ha na-asị, “Gịnị ka anyị ga-eme? Nʼihi na nwoke a na-eme ọtụtụ ihe ịrịbama. Ọ bụrụ na anyị ahapụ ya ka ọ gaa nʼihu, mmadụ niile ga-ekwere na ya. Ndị ga-abịakwa, kwatuo ụlọnsọ ukwu ma napụ anyị obodo anyị.” Ma otu onye nʼime ha bụ Kaịfas, onyeisi nchụaja nʼafọ ahụ sịrị ha, “Unu amaghị ihe ọbụla. Ọ bụ na unu amaghị na ọ ka mma ka otu onye nwụọ nʼihi mmadụ niile, karịa nʼobodo anyị niile ga-ala nʼiyi.” Dị ka onyeisi nchụaja nke afọ ahụ, o kwughị nke a site nʼechiche ya, kama o buru amụma na ọs ga-anwụ nʼihi mba ndị . Ọ bụghị nʼihi mba ahụ naanị, kama, ka ọ kpọkọta ụmụ ndị gbasara nʼebe niile. Ya mere, site nʼụbọchị ahụ, ha malitere ịgba izu otu ha ga-esi gbuo ya. Ya mere, Jisọs kwụsịrị ịgagharị ebe ndị ga-ahụ ya. O siri nʼebe ahụ pụọ gaa nʼakụkụ ọzara nʼotu obodo nta a na-akpọ . Ya na ndị na-eso ụzọ ya nọdụrụ nʼebe ahụ. Mmemme ndị dịkwa nso. Ọtụtụ ndị mmadụ si nʼakụkụ ala ndị niile bịa . Ha bịara tutu mmemme ahụ ebido ka ha mee onwe ha ka ha dị ọcha. Ha na-achọ ọs na-ajụrịta onwe ha nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ, “Gịnị ka unu chere? Ọ bụ na ọ gaghị abịa na mmemme a?” Ma nʼoge ahụ, ndịisi nchụaja na ndị enyela iwu ka onye ọbụla hụrụ ya bịa gwa ha ka ha gaa jide ya.
Every verse in John 11
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.