John 18:38

“Pailet sịrị ya, “Gịnị bụ eziokwu?” Mgbe o kwuchara nke a, ọ pụrụ jekwuuru ndị Juu ọzọ sị ha, “Ọ dịghị ihe ọbụla m chọpụtara megidere ya.”

John 18:38 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 38 of 40 in John chapter 18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

John 18 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ọs kwusiri okwu ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya rịdara ndagwurugwu iyi ọn rigorokwa nʼofe nke ọzọ, ebe e nwere otu ogige, ya na ndị na-eso ụzọ ya banyere nʼime ya. Judas, onye rara ya nye matakwara ebe ahụ. Nʼihi na ọs na ndị na-eso ụzọ ya na-anọ nʼebe ahụ ọtụtụ oge. Ya mere, Judas duuru otu ndị agha, na ụfọdụ ndị ozi sitere nʼetiti ndịisi nchụaja na ndị bịa nʼebe ahụ. Ha chịkwa ọwaọkụ, oriọna na ngwa agha. Ebe ọs maara ihe niile na-akwado ịbịakwasị ya, ọ pụtara sị ha, “Onye ka unu na-achọ?” Ha zaghachiri ya, “Ọ bụ ọs onye .” Ọ sịrị ha, “Ọ bụ m” ( onye ahụ rara ya nye so ha guzo nʼebe ahụ.) Mgbe ọs gwara ha, “Ọ bụ m,” ha laghachiri azụ, daa nʼala. Ọzọ ọ jụkwara ha, “Onye ka unu na-achọ?” Ha sịrị, “Ọ bụ ọs onye .” Jisọs zara, “Agwara m unu na Ọ bụ m. Ọ bụrụ na unu na-achọ m, hapụnụ ndị a ka ha laa.” Nke a bụ iji mezuo okwu ahụ o kwuru na mbụ, “Etufughị m onye ọbụla nʼime ndị ahụ i nyere m.” Ya mere ọn , onye ji mma agha, mịpụtara ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị aka nri ya. Aha ohu ahụ bụ . Ma ọs gwara , “Mịghachi mma agha gị nʼọbọ ya! Ọ bụ na mụ agaghị aṅụ site nʼiko ahụ m nyere m ka m ṅụọ?” Ya mere ndị agha ahụ na ọchịagha ha, na ndị na-ejere ndị ozi, jidere ọs kee ya agbụ. Ha buru ụzọ duru ya jekwuru , onye bụ nna nwunye Kaịfas. Onye bụ onyeisi nchụaja nʼafọ ahụ. Kaịfas bụkwa onye ahụ dụrụ ndị ndu ndị ọdụ, sị na ọ ka mma ka otu onye nwụọ nʼihi mmadụ niile. Saimọn na otu onye ọzọ na-eso ụzọ ya sooro ọs. Nʼihi na onye nke ahụ na-eso ụzọ ya bụ onye onyeisi nchụaja maara nke ọma, o sooro ọs banye nʼobi onyeisi nchụaja. Ma na-eguzo nʼezi nʼọnụ ụzọ. Onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ ya, nke onyeisi nchụaja maara nke ọma, pụrụ nʼezi gwa nwaagbọghọ ahụ na-eche ọnụ ụzọ okwu, ma kpọbata . Nwaagbọghọ ahụ sịrị , “Ọ bụ na ị bụghị otu nʼime ndị na-eso ụzọ nwoke a?” sịrị, “Mba! Abụghị m.” Ndị ohu na ndị nche kwanyere ọkụ nʼihi na oyi na-atụ. Ha guzoro nʼebe ahụ na-anya ọkụ. Pita soro ha guzo na-anyakwa ọkụ. Nʼoge ahụ onyeisi nchụaja ahụ jụrụ ọs banyere ndị na-eso ụzọ ya, na ozizi ya. Jisọs zara ya, “Nʼihu ọha mmadụ ka m kwuru okwu niile m kwuru. A kuziri m ihe nʼime ụlọ ekpere na nʼime ụlọnsọ ukwu ebe ndị na-ezukọ. Ekwukwaghị m ihe ọbụla na nzuzo. Gịnị mere i ji ajụ m? Jụọ ndị niile gere m ntị! Ha makwaara ihe niile m kwuru.” Mgbe o kwuru nke a, otu onye nʼime ndị na-eje ozi guzo nʼakụkụ ya, mara ọs ụra nʼihu, sị, “Ọ bụ otu a ka ị si aza onyeisi nchụaja ajụjụ?” Jisọs zara ya, “Ọ bụrụ na ọ dị ihe ọjọọ m kwuru, gbaa ama megide okwu ọjọọ dị otu a, ma ọ bụrụ na m kwuru eziokwu, gịnị mere i ji ama m ụra.” Ya mere, Anas kere ya agbụ zigara ya Kaịfas onyeisi nchụaja. Ma dịka ọn ka guzo nʼebe ahụ na-anya ọkụ, ha sịrị ya, “Ọ bụ na ị bụghị otu onye nʼime ndị na-eso ụzọ ya?” Ma ọ gọrọ agọ sị, “Abụghị m ya.” Otu nʼime ndị ohu onyeisi nchụaja, bụ onye ikwu nwoke ahụ bipụrụ ntị, sịrị, “Ọ bụ na m ahụghị gị na ya nʼime ogige ahụ?” Ma gọkwara agọ ọzọ. Nʼotu mgbe ahụ oke ọkụkụ kwara akwa. Mgbe ahụ, ha sitere nʼụlọ Kaịfas duru ọs gaa nʼụlọeze . Ọ bụkwa nʼisi ụtụtụ, ma ha onwe ha abanyeghị nʼime ụlọeze ahụ nʼihi na ha achọghị imerụ onwe ha, ka ha nwee ike isoro rie nri na . Pailet gakwuru ha nʼezi sị, “Gịnị bụ ebubo unu na-ebo nwoke a?” Ha zara ma sị ya, “Ọ bụrụ na onye a abụghị onye arụrụala, anyị agaraghị akpọtara gị ya.” Pailet sịrị, “Durunụ ya pụọ kpee ya ikpe nʼonwe unu dị ka iwu unu si dị.” Ndị sịrị ya, “Ma anyị enweghị ikike igbu onye o bụla.” Nke a mere iji mezuo okwu ahụ ọs kwuru banyere ụdị ọnwụ ọ gaje ịnwụ. Mgbe ahụ baghachiri nʼime ụlọeze ahụ, zie ozi ka a kpọọrọ ya ọs. Ọ jụrụ ya, “Ị bụ eze ndị ?” Jisọs zara, “Ị na-ajụ nke a nʼonwe gị ka ọ bụ ihe ndị ọzọ gwara gị banyere m?” Pailet zara, “Abụ m onye ? Ọ bụ ndị ala gị na ndịisi nchụaja unu kpọtaara m gị. Gịnị ka i mere?” Jisọs zara, “Alaeze m abụghị nke ụwa a. A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara ịlụrụ m ọgụ iji gbochie m ịdaba nʼaka ndị . Ma ugbu a, alaeze m abụghị nke ụwa a.” Pailet sịrị ya, “Ya bụ na ị bụ eze?” ọs zara, “Gị onwe gị kwuru na m bụ eze. Amụrụ m nʼihi nke a, ọ bụkwa nʼihi nke a ka m ji bi a nʼụwa ịgba ama banyere eziokwu. Onye ọbụla hụrụ eziokwu nʼanya na-ege m ntị.” Pailet sịrị ya, “Gịnị bụ eziokwu?” o kwuchara nke a, ọ pụrụ jekwuuru ndị ọzọ sị ha, “Ọ dịghị ihe ọbụla m chọpụtara megidere ya. Ma ọ bụ omenaala unu, na m ga-ahapụrụ unu otu onye mkpọrọ nʼoge . Unu chọrọ ka m hapụrụ unu ‘eze ndị ’?” Ha tiri mkpu ọzọ sị, “Ọ bụghị nwoke a, ma hapụrụ anyị .” bụ onye abalị dị egwu.

Every verse in John 18

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00