John 19:27
“Ọ sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, “Lee nne gị.” Site nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya.”
John 19:27 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 27 of 42 in John chapter 19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
1 thread runs through this chapter
John 19 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe ahụ, Pailet kpụụrụ ọs, a pịa ya ihe. Ndị agha kpara okpueze nke e ji ogwu mee, kpukwasị ya nʼisi, yinyekwa ya uwe mwụda na-acha odo odo. Ha bịakwutere ya ọtụtụ mgbe na-asị, “Ekele, gị ndị !” Ha na-amakwa ya ụra nʼihu. Pailet pụkwara nʼezi ọzọ sị ha, “Lee, ana m akpọpụtara unu ya, ka unu mara na achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere.” Mgbe ọs yi okpu ogwu na uwe odo odo pụta, Pailet sịrị ha, “Lekwanụ nwoke ahụ!” Ngwangwa, ndịisi nchụaja na ndị nche hụrụ ya, ha tiri mkpu sị, “Kpọgide ya nʼobe! Kpọgide ya nʼobe!” sịrị ha, “Kpọrọnụ ya kpọgbuo ya nʼonwe unu. Achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere.” Ndị zara ya, “Anyị nwere iwu, dị ka iwu ahụ siri dị, ihe kwesiri ya bụ ọnwụ, nʼihi na ọ kpọrọ onwe ya Ọkpara .” Mgbe nụrụ nke a, oke egwu tụrụ ya karịa. Ọ laghachiri azụ nʼime ụlọeze ahụ, jụọ ọs, “Olee ebe i siri bịa?” Ma ọs azaghị ya ihe ọbụla. Pailet sịrị ya, “Ị na-agba m nkịtị? Ọ bụ na ị maghị na m nwere ike ịkpọgide gị nʼobe, nweekwa ike ịhapụ gị ka ị laa?” Jisọs zara ya, “Ị garaghị enwe ike ọbụla nʼebe m nọ, ma ọ bụrụ na o siteghị nʼelu rute gị aka. Nke a mere mmehie onye duru m nye nʼaka gị ji karịa.” Site na mgbe ahụ chọsịrị ike ịhapụ ya. Ma ndị tisiri mkpu ike sị, “Ị hapụ nwoke a ka ọ laa, ị bụkwaghị enyi . Nʼihi na onye ọbụla na-eme onwe ya eze na-elelị .” Mgbe nụrụ okwu ndị a, ọ kpọpụtara ọs nʼezi, nọdụkwa ala nʼoche ikpe ya dị nʼebe a na-akpọ ị (maọbụ nʼasụsụ ). Ọ bụ nʼihe dịka nʼoge ehihie nke ụbọchị nkwadebe maka oriri . Ọ sịrị ndị , “Leenụ eze unu!” Ma ha tiri mkpu, “Kpọpụ ya, Kpọpụ ya! Kpọgide ya nʼobe.” jụrụ ha, “Unu chọrọ ka m kpọgide eze unu nʼobe?” Ma ndịisi nchụaja zara, “Anyị enweghị eze ọzọ karịa .” Mgbe ahụ, o nyefere ya nʼaka ha, ka ha kpọgide ya nʼobe. Ha kpọọrọ ọs pụọ. O buuru obe ya gaa nʼebe a na-akpọ (nke pụtara Gọlgọta nʼasụsụ ). Nʼebe ahụ ka ha kpọgidere ya nʼobe, ya na mmadụ abụọ ndị ọzọ. Otu onye nʼaka nri ya, onye nke ọzọ nʼaka ekpe ya. O nwere ihe dere kụpanye nʼelu obe ahụ. Ihe o dere bụ nke a: Jisọs onye , Eze ndị . Ọtụtụ ndị gụrụ ihe a o dere, nʼihi na ebe a kpọgburu ọs dị nso nʼobodo ahụ. E dekwara ya nʼasụsụ , Griik na . Ndịisi nchụaja nke ndị gwara sị, “Edela na ọ bụ ndị , kama dee na nwoke a sịrị, abụ m eze ndị .” Ma zara, “Ihe m dere, edeela m ya.” Mgbe ndị agha kpọgidechara ọs nʼobe, ha kere uwe ya ụzọ anọ. Onye ọbụla nʼime ha nwetara otu ụzọ. Ha chịrị uwe mwụda ya nke a na-adụghị adụ, kama a kpara ya akpa site nʼelu ya ruo nʼala ya. Ha gwarịtara onwe ha, “Ka anyị hapụnụ ịdọka ya, kama ka anyị fee nza lee onye ọ ga-adanyere i were ya.” a bụ iji mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, “Ha kere uwe m nʼetiti onwe ha, feekwa nza banyere uwe mwụda m.” a bụ ihe ndị agha ahụ mere. Nne ya, nwanne ya nwanyị, bụ nwunye , na guzo nso nʼakụkụ obe ọs. Mgbe ọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya ọ hụrụ nʼanya ka o guzo nʼakụkụ ya, ọ sịrị nne ya, “Nwanyị lee nwa gị nwoke.” Ọ sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, “Lee nne gị.” nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya. Nʼikpeazụ, mgbe ọs matara na ihe niile emezuola. Ma iji mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, ọ sịrị, “Akpịrị na-akpọ m nkụ.” Otu ite mmanya ọra dọrọ nso nʼebe ahụ. Ha were ogbo denye nʼime mmanya ahụ, kenye ogbo ahụ nʼosisi hisọp welie ya elu chee ya nʼọnụ. Mgbe ọs detụrụ mmanya ahụ ọnụ, ọ sịrị, “Ọ gwụchaala.” O hulatara isi ya, kubie ume. Ma ndị achọghị ka ahụ ndị ahụ a kpọgidere nʼobe nọgide nʼebe ahụ ka chi bọọ, nʼihi na ọ bụ Ụbọchị . Echi ya bụ ga-abụ ụbọchị izuike pụrụ iche. Ha rịọọrọ ka a gbajisie ha ụkwụ ma bupụkwa ahụ ha. Ndị agha ahụ bịara gbajie ụkwụ onye nke mbụ na onye nke ọzọ a kpọgburu ha na ya. Ma mgbe ha bịaruru nʼebe ọs nọ, ha hụrụ na ọ nwụọlarị. Nʼihi nke a, ha agbajighị ụkwụ ya. Kama otu onye nʼime ndị agha ahụ weere ùbe mapuo ya akụkụ ya. Ngwangwa ọbara na mmiri gbapụtara. Onye hụrụ ihe ndị a gbara ama ka unu kwere, ama ya bụ eziokwu, ọ matakwara na ihe ọ na-ekwu bụ eziokwu. Ihe ndị a niile mere ka e mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, “Ọ dịghị ọkpụkpụ ya ọbụla nke a ga-agbaji.” E dekwara nʼebe ọzọ nʼakwụkwọ sị, “Ha ga-elegide onye ahụ ha mapuru ahụ anya.” Mgbe ihe ndị a gasịrị, otu nwoke aha ya bụ , onye sitere , onye na-eso ụzọ ọs na nzuzo, nʼihi egwu ndị , jekwuuru rịọ ka o nye ya ikike iburu ahụ ọs, Pailet kwere, ya mere ọ bịara buru ahụ ya. Nikọdimọs, onye ahụ bịakwutere ọs nʼabalị na mbụ, bịakwara. O wetara máá na aloos a gwakọtara agwakọta, nke ọtụtụ ya ruru ihe dịka kilogram iri atọ na anọ. Ha buuru ahụ ọs, tee ya ụda ndị ahụ, fụchikwaa ya nʼakwa ọcha linin dịka omenaala olili ozu nke ndị si dị. Ebe ahụ a kpọgidere ya nʼobe dị nʼotu ubi a gbara ogige. Nʼime ogige a, otu ili ọhụrụ dị na ya nke e jibeghị lie onye ọbụla. Nʼihi na ọ bụ ụbọchị nke ndị , nakwa nʼihi na ili ahụ dị nso, ha dọnyere ahụ ọs nʼime ya.
Every verse in John 19
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.