Joshua 10:35

“Ha were obodo ahụ nʼotu ụbọchị ahụ, jiri mma agha ha tigbuo mmadụ niile dị nʼime obodo ahụ, dịka ha mere na Lakish.”

Joshua 10:35 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 35 of 43 in Joshua chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe -, eze nụrụ na emeriela , laa ya nʼiyi, gbukwaa eze ya, dịka ọ lara na eze ya nʼiyi, mgbe ọ hụkwara na ndị ọn na ndị emeela udo, na ha bikwa nso ndị , ọ tụrụ egwu nke ukwuu, ya na ndị ya. Nʼihi na ọn bụ obodo a ma ama, dịka otu nʼime obodo ndị eze, ndị ikom ya bụkwa ndị dị ike, nʼihi na ọ dịkwa ukwuu karịa . Ndị ikom ya niile maara otu e si ebu agha. Ya mere, Adoni-, eze ziri ozi zigara eze ndị a: Homa, eze ọn, Piram, eze , Jafia, eze , na ịa, eze ọn, na-asị, “Bịanụ nyere m aka, ka anyị gaa tigbuo ọn, nʼihi na ha na na ụmụ emeela udo.” Mgbe ahụ, eze ise ndị Amọrait ndị a, eze , na eze ọn, na eze , na eze na eze ọn chịkọtara ndị agha. Ha na ndị agha ha gara were ọnọdụ ha imegide ọn, ha lụsokwara ha ọgụ. Ma ndị ọn mere ngwangwa zigara ozi nʼụlọ ikwu dị na sị ya, “Bịa nyere ndị ohu gị aka. Bịa ngwangwa zọpụta anyị, nʼihi na eze niile nke ndị Amọrait, ndị bi nʼugwu, abịala nʼebe a, ha na ndị agha ha ibuso anyị agha.” na ndị agha ya niile, tinyere ndị ahụ niile ibu agha were anya, hapụrụ gawa ịzọpụta ọn. Ma anyị gwara okwu sị ya, “Atụla ha egwu! Nʼihi na ha bụ ndị e meriri emeri. Enyela m ha nʼaka unu ịla ha nʼiyi. Ọ dịkwaghị otu onye nʼetiti ha nwere ike iguzo nʼihu unu.” bịakwutere ha na mberede, nʼihi na ogologo abalị niile ka o si gaa njem. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tinyere ha nʼọnọdụ ọgbaaghara mgbe ha zutere ndị . Nke a mere ka ndị agha lụgbuo ha na ọn. Nʼezie, ọnụọgụgụ ndị ha tigburu na ọn dị nnọọ ukwuu. Ma ha chụkwara ndị fọdụrụ ọsọ chụruo ha -, na , na , na-egbu ha nʼụzọ. Mgbe ha si nʼihu gbapụ ọsọ nʼụzọ nrịda - na-aga , Onyenwe anyị sitere nʼelu na-atụdakwasị ha ọtụtụ mkpụrụ mmiri. Ọnụọgụgụ ndị mkpụrụ mmiri ndị a dagburu dị ukwuu karịa ndị ụmụ ji mma agha ha gbuo. Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị mere ka ndị lụgbuo ndị Amọrait. gwara anyị okwu nʼihu ndị niile sị, “Gị, anyanwụ, guzo nʼotu ebe na mbara eluigwe ọn. Gị, ọnwa, guzokwa nʼotu ebe na mbara eluigwe na ” Anyanwụ guzoro, ọnwa guzokwa. Ha abụọ adaghị tutu ruo mgbe ndị agha mba ahụ gbuchasịrị ndị iro ha. Ihe banyere akụkọ agha a ka e dere nʼakwụkwọ . Ya mere, anyanwụ guzoro nʼotu ebe nʼetiti mbara eluigwe. Ọ nọkwa nʼotu ebe ihe dịka otu ụbọchị zuru ezu. O nweghị ụbọchị ọzọ dịka ụbọchị ahụ nʼoge niile gara aga. Ọ dịbekwaghị ụbọchị yiri ụbọchị ahụ ruo taa. Ọ bụ ụbọchị anyị mere ka anyanwụ na ọnwa kwụsị, nʼihi naanị ekpere otu nwoke. Nʼihi na anyị na-eburu agha. na ndị niile laghachiri nʼọmụma ụlọ ikwu dị na . Ma nʼoge ahụ a na-alụ agha ahụ, ndị eze ise ahụ si nʼọgbọ agha gbapụ, zoo onwe ha nʼime ọgba nkume dị na . Mgbe ozi ruru ntị, na a chọtala eze ise ndị ahụ, ebe ha zoro onwe ha nʼime ọgba nkume dị na , nyere iwu sị, “Werenụ nkume buru ibu mechie ọnụ ọgba nkume ahụ. Debekwanụ ndị nche nʼebe ahụ, ka ha chee ndị eze ahụ nche. Ma unu eguzola nʼebe ahụ nʼonwe unu, chụsonụ ndị iro unu, na-egbukwanụ ha site nʼazụ. Unu ekwela ka ha gbaba nʼobodo ha dị iche iche, nʼihi na anyị unu enyefeela ha nʼaka unu.” Ya mere, na ndị tigbuchara ha kpamkpam nʼụzọ dị egwu, ọ bụ naanị mmadụ ole na ole nʼime ha nwere ike gbaba nʼime obodo ha e wusiri ike. Ndị agha niile laghachikwuru nʼọmụma ụlọ ikwu ha dị na nʼudo. Ọ dịkwaghị onye ọbụla nwara anwa kwuo okwu megide ndị nʼala ahụ. Mgbe ahụ sịrị, “Megheenụ ọnụ ọgba nkume ahụ, wepụtanụ ndị eze ise ahụ.” Ya mere, ha kpọpụtara ndị eze ise ahụ site nʼọgba nkume ahụ, ha bụ eze , na eze ọn, na eze , na eze , na eze ọn. Mgbe a kpụtara ha nʼihu , ọ kpọrọ ndị ikom niile ka ha zụkọta, ọ gwara ndịisi agha bụ ndị so ya jee, “Bịanụ nso, zọkwasịnụ ụkwụ unu nʼolu eze ndị a.” Ya mere, ha bịara zọkwasị ụkwụ ha nʼolu ha. sịrị ha, “Unu atụla egwu, maọbụ daa mba. Dịnụ ike, nweekwanụ ume, nʼihi na otu a ka anyị ga-eme ndị iro unu niile bụ ndị na-ebuso unu agha.” Emesịa, ji mma agha ya gbuo eze ise ndị a. Ọ kwụbara ha nʼelu osisi ise, ebe ha nọ ruo nʼoge anyasị. Ma mgbe anwụ bidoro ịda, nyere iwu ka e site nʼosisi wedata ozu ndị eze ise ahụ, tụba ha nʼime ọgba nkume ahụ, ebe ha zoro onwe ha. Ha ji nkume dị ukwuu mechie ọnụ ọgba nkume ahụ. Nkume ukwuu ahụ dịkwa nʼebe ahụ ruo taa. Nʼotu ụbọchị ahụ, lara obodo nʼiyi, jiri mma agha gbuo eze ya, na onye ọbụla bi nʼime ya. Ọ dịkwaghị onye ọbụla nọ nʼime obodo ahụ ọ hapụrụ ndụ. Otu ihe ahụ o mere eze ka o mere eze . na ndị niile so ya sitere na gaa na lụso ya agha. Onyenwe anyị nyekwara obodo a na eze ya nʼaka . weere mma agha ya tigbuo mmadụ niile dị nʼime ya. O nweghị onye ọbụla nke ọ hapụrụ ndụ nʼebe ahụ. O mekwara eze obodo a ihe o mere eze . Site na , na ndị gara ruo , lụso ha agha. Ma anyị nyefere nʼaka ụmụ . lụgburu ya nʼụbọchị nke abụọ ya. Ha weere mma agha ha tigbuo mmadụ niile bi nʼime ya, dịka ha mere . Ma mgbe a na-alụ agha na , Horam eze , duuru ndị agha ya bịa inyere ndị obodo aka, ka ha si otu a gbochie ndị agha ịbata nʼime ya. Ma ndị agha gburu ya, laa ndị agha ya niile nʼiyi, ruo na ọ fọdụghị otu onye. Emesịa, nʼụbọchị ahụ kwa, na ndị hapụrụ gaa ọn lụgbuo ya. Ha were obodo ahụ nʼotu ụbọchị ahụ, jiri mma agha ha tigbuo mmadụ niile dị nʼime obodo ahụ, dịka ha mere na . Mgbe na ndị sitere nʼọn pụọ, ha gara ọn buso ya agha. Ha weere obodo ahụ, jiri mma agha gbuo eze ha, na obodo nta niile gbara ya gburugburu. Ha gburu ndị mmadụ niile bi nʼime ya dịka ha mere nʼọn. Ọ dịkwaghị otu onye a hapụrụ ndụ. na ndị niile ya na ha so laghachiri azụ gaa busoo ịa agha. Ha meriri obodo a, na obodo nta niile gbara ya gburugburu, na eze ya, jiri mma agha gbuchapụ ha niile, mmadụ niile nọ nʼime ya ka ha gburu kpamkpam. Ha ahapụghị onye ọbụla ndụ, ha mere ịa na eze ya dịka ha mere na eze ya, na ọn kwa. Ya mere, na ndị agha ya meriri obodo ahụ niile, na ala ahụ niile. O meriri eze niile nke obodo ugwu ahụ, na ndị bi na , na mgbada ala ugwu dị nʼọdịda anyanwụ, na mgbada ala ugwu ugwu ahụ. O gbuchara mmadụ niile bi nʼala ahụ, dịka anyị, Chineke si nye ya iwu. tigburu ha niile site na ruo , sitekwa na ruo ọn. Eze ndị a niile, na ala ha niile, ka meriri nʼotu oge ibu agha, nʼihi na anyị, Chineke na-alụrụ agha. Emesịa, na ndị niile laghachiri nʼọmụma ụlọ ikwu ha dị na .

Every verse in Joshua 10

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00