Joshua 11:5

“Eze ndị a niile zukọrọ maa ụlọ ikwu ha nʼakụkụ mmiri Merọm, maka ibuso Izrel agha.”

Joshua 11:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 23 in Joshua chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe eze ọ nụrụ nke a, o ziri ozi zigara eze ndị ọn, zigakwara ndị eze obodo Shịmrọn na , na ndị eze bi nʼobodo ugwu ugwu, na ndị bi nʼime , na ndịda , na ndagwurugwu ọdịda anyanwụ, na nʼime ọt , nke dị nʼọdịda anyanwụ, zigakwara eze ndị ndị bi nʼọwụwa anyanwụ, na ọdịda anyanwụ, zigakwara eze ndị Amọrait, na eze ndị , na eze ndị , na nke ndị nke dị nʼala ugwu. O zigakwara eze ndị ndị bi na ndịda , na mpaghara . Ndị eze a niile kwekọrịtara chịkọtaa ndị agha ha niile nʼotu. Ndị agha ha chịkọtara dị ukwuu dịka aja dị nʼakụkụ osimiri. Ha ji ọtụtụ ịnyịnya na ọtụtụ ụgbọ agha. Eze ndị a niile zukọrọ maa ụlọ ikwu ha nʼakụkụ mmiri ọm, maka ibuso agha. Ma anyị sịrị , “Atụla ha egwu, nʼihi na echi, nʼoge dịka ugbu a, aga m ewere ha niile nʼọnọdụ ndị egburu egbu nyefee ha nʼaka . Ị ga-ebipụ nkwonkwo ụkwụ ịnyịnya ha niile, kpọọkwa ụgbọ agha ha niile ọkụ.” Ya mere, na ndị agha ya niile bịaruru akụkụ mmiri ọm na mberede, lụso ha agha. Onyenwe anyị nyefere ndị agha ha nʼaka ndị , ndị lụgburu ha, chụọ ha ọsọ ruo nʼoke ala Saịdọn, ruokwa ebe a na-akpọ , na ruo nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, nʼime . Ya mere, o nweghị ọ bụladị otu onye iro a hapụrụ ndụ nʼagha ahụ. na ndị agha ya mere ha ihe anyị kwuru na a ga-eme ha. Ha gbupụrụ nkwonkwo ụkwụ ịnyịnya ha niile, surekwaa ụgbọ agha ha niile nʼọkụ. Mgbe ahụ, laghachiri azụ busoo ọ agha merie ya, were mma agha gbuo eze ya, nʼihi na ọ bụrịị isi obodo alaeze ahụ niile. Ha ji mma agha gbuo ndị niile bi nʼobodo ahụ, bibie ha kpamkpam, ọ dịghị onye a hapụrụ nke na-eku ume. O sukwara ọ ọkụ. weere obodo niile nke ndị eze ahụ na ndị eze ha niile, jiri mma agha gbuchapụ ha. Ọ lakwara ha niile nʼiyi, dịka onyeozi anyị nyere nʼiwu. Ma ndị esughị obodo ọbụla nʼime ndị ahụ niile e wuru na mkputamkpu ala ọkụ, karịakwa obodo ọ, nke kpọrọ ọkụ. Ihe niile a kwatara nʼagha nʼobodo ndị a, na anụ ụlọ ha niile, ka ndị weere. Ma ha gburu mmadụ niile. Ha ahapụghị ọ bụladị otu onye ndụ. Nʼihi na nke a bụ iwu anyị nyere onyeozi ya. Mosis nyekwara otu iwu a. Ugbu a emeela dịka a gwara ya. O mezuru ihe ndị a niile, bụ nke anyị nyere nʼiwu. Ya mere, meriri ala ahụ niile, bụ ala ugwu ugwu ahụ, na ala , na ala , na obosara ala ọdịda anyanwụ ahụ niile, na ala , na ala ugwu ahụ niile, na ala ahụ dị na mgbada ugwu . Nʼihi nke a, ala ndị nwere gbasara nʼụzọ niile site nʼugwu , nke dị nso na , ruo - nke dị na ọn, na ndịda ugwu . jidere ma gbukwaa ndị eze ndị ala ahụ niile. O were ogologo oge imeri obodo ndị a niile na eze ha nʼagha. Ọ dịkwaghị obodo ọzọ e mere ka ha na ụmụ dị nʼudo karịa naanị ndị , ndị bi na ọn. Obodo ndị ọzọ niile ka a lara nʼiyi. Nʼihi na ọ bụ anyị, nʼonwe ya, mere ka ndị eze ahụ nyịchie obi ha, ka ha lụso agha, ka o si otu a laa ha nʼiyi, kpochapụkwa ha niile, na-emereghị ha amara, dịka anyị nyere nʼiwu. Nʼoge ahụ kwa, gara kpochapụ ndị ahụ bi nʼala ugwu ugwu, ya bụ, na ọn, na ịa, na , na ala ugwu ugwu , na ala ugwu ugwu . O gburu ha niile, laa obodo ha nʼiyi. Ọ dịkwaghị otu onye a hapụrụ ndụ nʼoke ala niile, karịakwa ndị fọdụrụ na , na , na nʼime ọd. Ya mere, meriri ala ahụ niile dịka anyị si nye ya nʼiwu. O nyekwara ndị ala ahụ dịka ihe nketa ha. O kenyere ha ala ahụ dịka ebo ha si dị. Site nʼoge ahụ gaa nʼihu, ala ahụ dara jụụ. Ibu agha adịghịkwa nʼime ya ọzọ.

Every verse in Joshua 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00