Joshua 19:24
“Ebo nke ise e kenyere ala site nʼife nza bụ ụmụ Asha dịka ikwu ha si dị.”
Joshua 19:24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 24 of 51 in Joshua chapter 19 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 19 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị nke abụọ sitere nʼife nza nweta oke ha bụ ebo ọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha ketara dị nʼime ala e kenyere ndị . Ihe nketa ụmụ ọn bụ ndị a: Bịasheba (maọbụ ), Molada, Haza , Bala, Ezem, Eltolad, Betul, Homa, , Bet-, Haza , Bet- na , obodo iri na atọ na obodo nta ndị ọzọ gbara ha gburugburu. Na , Rimọn, Eta na , obodo anọ na obodo nta ha, tinyekwara obodo nta ndị ọzọ niile gbara obodo ukwu ndị a gburugburu, ruo obodo -Bịa, ya bụ (obodo dị na ). Nke a bụ ihe nketa ebo ọn dịka ikwu ha si dị. E sitere nʼoke ụmụ wepụta oke ụmụ ọn, nʼihi na ihe ụmụ ketara dị ukwuu karịa ihe ha kwesiri iketa. Ọ bụ nke a mere ụmụ ọn ji nweta ihe nketa site nʼetiti ala ndị . Ebo nke atọ nwetara ihe nketa ha site nʼife nza bụ ebo ụlọn dịka ikwu ha si dị. Ala ha nwetara gbatịrị ruo . Site nʼebe ahụ, oke ala ahụ gbatịrị gaa nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, ruo na , rukwaa iyi dị nʼihu . O si na chigharịa ihu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, oke ala ahụ ruru nʼoke ala ọt , gbagorokwa ruo , ruokwa . Ọ gbatịkwara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ruo , Et na ọn, tụgharịa nʼụzọ e si aga . Nʼebe ahụ, ọ gara gburugburu nʼakụkụ ugwu ruo ọn, ruokwa na El ebe ọ sọtụrụ. Obodo ndị a niile dịkwa nʼime ihe nketa ụmụ ụlọn: Katat, Nahalal, Shịmrọn, Idala na . Obodo niile ndị a dị iri na abụọ, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. Obodo ndị a niile na obodo nta ha, so nʼala ụmụ ụlọn nwetara dịka ihe nketa ha, dịka ikwu ha si dị. Ebo nke anọ sitere nʼife nza nweta ihe nketa ha bụ ụmụ dịka ikwu ha si dị. Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Jezril, Kesulọt, , Hafaraim, na Shịọn, Anaharat, Rabit, Kishiọn, Ebez na Remet, En-, En- na -. Oke ala ha ruru na , Shahazuma na -, ma kwụsị nʼosimiri Jọ. Obodo ndị a niile dị iri na isii, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. Ya mere, obodo ukwu ndị a na obodo nta ha dị nʼala ahụ ebo nwetara dịka ihe nketa ha, dị ka ikwu ha si dị. Ebo nke ise e kenyere ala site nʼife nza bụ ụmụ dịka ikwu ha si dị. Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Helkat, Hali, Beten, Akshaf, Alamelek, Amad na . Oke ala ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ gbatịrị ruo na -. O sitere nʼebe ahụ tụgharịa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ gawa -ọn, ma ruokwa ụlọn na El, ma gbagoro ruokwa - na . O sikwa nʼebe ahụ gafee, ruo , nʼakụkụ aka ekpe. Ọ gara ruo ọn, Rehob, ọn na , ruokwa ebe obodo Saịdọn gbasapụrụ. Oke ala ahụ mere dịka ọ na-alaghachi azụ bịaruo , ruokwa obodo e wusiri ike bụ Taịa, tụgharịakwa gawa pụta nʼọnụ mmiri osimiri ịa nke dị nʼakụkụ na , Afek na . Ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri abụọ na abụọ tinyere obodo nta ha niile. Obodo ndị a na obodo nta ha niile dị nʼala ahụ ebo nwetara dịka ihe nketa, dịka ikwu ha si dị. Ebo nke isii e nyere ihe nketa site nʼife nza bụ ebo ị, dịka ikwu ha si dị. Oke ala ha malitere na ruo nʼosisi ukwu dị na , Adami na , gafee ruo , kwụsị nʼosimiri Jọ. Site nʼebe ahụ oke ala ha gara nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ruo , site nʼebe ahụ ruo ọk, rute ụlọn na ndịda, na nʼọdịda anyanwụ, ruokwa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Jọ. Obodo niile e wusiri ike e kenyere ha bụ ndị a: Zidim, Zea, Hamat, Rakat, Kineret, Adama, Rema, Hazọ, Kedesh, Edrei, En-, Iron, Migdal El, Horem, Bet- na -. Ya mere, ọnụọgụgụ obodo ndị a niile bụ iri na itoolu, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. Obodo ndị a na obodo nta ha niile ka ebo ị dịka ikwu ha si dị, nwetara dịka ihe nketa ha. Site nʼife nza ebo , bụ ebo nke asaa nwetara ihe nketa dịka ikwu ha si dị. Oke ala ihe nketa ha bụ ndị a: Zora, Eshtaol, Ia-, Shaalabin, Aijalon, Itla, Elọn, Timna, Ekrọn, Elteke, Gibeton, Baalat, Jehud, Bene-, Gat ọn, Me-ọn na ọn, obodo dị nʼoke ala, na ncherita ihu . Mgbe oke ala ụmụ ketara sitere nʼaka ha pụọ. Ha gara buso obodo agha merie ha, were mma agha tigbuo ndị niile bi nʼime ya, bichie ya. Ha kpọrọ obodo ahụ , nke bụ aha nna nna ha ochie. Obodo ndị a na obodo nta ha bụ ihe nketa ebo nwetara dịka ikwu ha si dị. Mgbe e kechara ala ahụ niile, nye ebo ọbụla ala dịka ọnụọgụgụ ha niile si dị, ụmụ nyere , nwa ihe nketa ha nʼetiti ha. Nʼihi na anyị ekwuola na nwere ike iwere ala ọbụla ọ chọrọ. Ya mere, ha nyere obodo nke dị nʼugwu . wugharịrị obodo ahụ biri nʼime ya. Ndị a bụ oke ala nke onye nchụaja, nwa na ndịisi ụlọ ebo ụmụ , kere na ịlo site nʼife nza nʼihu anyị, nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ha si otu a kebie ala ahụ.
Every verse in Joshua 19
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.