Joshua 21:14

“Jatịa, Eshtemoa,”

Joshua 21:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 45 in Joshua chapter 21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Joshua 21 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Emesịa, ndị ndu ezinaụlọ ị bịakwutere , onye nchụaja, na , nwa , na ndịisi ebo , na ịlo, nʼime ala , sị ha, “Onyenwe anyị nyere iwu site nʼaka ka enye anyị obodo ụfọdụ ebe anyị ga-ebi, na ala ebe anụ ụlọ anyị ga na-ata ahịhịa.” Nʼihi nke a, dịka iwu anyị si dị, ụmụ sitere nʼihe nketa ha nye ndị ị obodo ụfọdụ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ndị buru ụzọ nweta oke site nʼife nza bụ ikwu dịka ikwu ha si dị. E sitere nʼala ndị , na ọn, na nye ha obodo iri na atọ, ka ọ bụrụ ihe nketa ụmụ ndị si nʼebo ị, ndị bụkwa ụmụ ụmụ Erọn onye nchụaja. Ma ndị fọdụrụ nʼụmụ ka e nyere obodo iri site nʼobodo nke ikwu ndị ebo , na , na ọkara ebo . Ụmụ ọn nwetara obodo iri na atọ site nʼife nza. Obodo ha nwetara dị na . Ha sikwa nʼala ndị ikwu ebo na , na ị, na ọkara ebo nweta oke ahụ. Ụmụ dịka ikwu ha si dị ketara obodo iri na abụọ site nʼala ndị ebo , na , na ụlọn. Ya mere, ụmụ mezuru iwu niile anyị nyere site nʼikenye ndị ị obodo ha ga-ebi, nakwa ebe anụ ụlọ ha ga-ata nri. Ha sitere nʼebo na ọn, kepụta obodo ndị a akpọrọ aha kenye ndị ikwu , ndị bụ ụmụ ụmụ Erọn, bụrụkwa ụmụ ụmụ ị. Ọ bụ ha ka e bụ ụzọ kenye ihe nketa site nʼife nza. E kenyere ha obodo , nke a na-akpọkwa ọn. Obodo a dị nʼala ugwu ugwu , ya na ala gbara ya gburugburu ka ọ bụrụ ebe ịta nri anụ ụlọ. (Aaba bụ nna nna ndị .) Ma eburularị ụzọ nye nwa obodo ukwu na obodo nta niile, na ala ubi niile dị nʼakụkụ ya ka ọ bụrụ ihe nketa ya. Ya mere, ụmụ ụmụ Erọn, onye nchụaja, ka e kenyere obodo ọn, nke bụkwa obodo mgbaba, kenyekwa ha obodo ndị a: Libna, Jatịa, Eshtemoa, Họlọn, Debịa, Ain, Juta na -. E nyekwara ha ala niile gbara obodo ndị a gburugburu ka ọ bụrụ ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ya mere, ọ bụ obodo itoolu ka e si nʼala ebo na ọn kenye ha. Ebo nyere ha obodo anọ ndị a, Gibiọn, Geba, Anatot, Almon na ala dị ya gburugburu ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri, bụ obodo anọ. Ya mere, obodo niile e nyere ndị nchụaja, ụmụ ụmụ Erọn dị iri na atọ, tinyere ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Ụmụ ndị fọdụrụ, ndị agbụrụ ị ka e kenyere obodo anọ ndị a site nʼaka ebo . E sitere nʼala ugwu ugwu nye ha: Shekem, nke bụ obodo mgbaba na , Kibzaim na -, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. Ha sitere nʼala ndị ebo keta obodo anọ ndị a: Elteke na , Aijalon na ọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. Ọkara ebo nyere ha obodo abụọ, Teanak, Gat ọn na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha. Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu dị iri. Ụmụ ọn, ndị agbụrụ ị, ketara obodo abụọ ndị a, ya na ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ọkara ebo nyere: Golan, nʼime , nke bụ obodo mgbaba, na Be . Ebo nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, Kishiọn, Daberat, Jamut na En-, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. Ebo nyekwara ha obodo anọ. Ha bụ, Mishal, Abdon, Helkat na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, obodo anọ. Ebo ị nyere ha obodo atọ, nyekwa ha ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ taa nri. Obodo ndị a bụ, Kedesh, nʼime , nke bụkwa obodo mgbaba, Hamot na . Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu ọn. Ndị ikwu , bụ ụmụ ụmụ ị fọdụrụ nwetara site nʼaka: Ebo ụlọn, Jokneam, Kata, Dimna na , obodo anọ tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Ebo nyere ha obodo anọ: Beza, Jahaz, Kedemot, Mefaat na ala ebe anụ ụlọ ha ga-anọ kpaa nri. Ebo nyere ha obodo anọ. Obodo ndị a bụ, ọt, nʼime nke bụ obodo mgbaba, , Heshbọn na , tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. Ọnụọgụgụ obodo niile e kenyere agbụrụ bụ obodo iri na abụọ, ha bụ ndị fọdụrụ na ndị ị. Ọnụọgụgụ obodo niile na ebe ịta nri nke anụ ụlọ e sitere nʼala ụmụ nye ndị ị dị iri anọ na asatọ. Obodo ọbụla nwere ala gbara ya gburugburu ebe anụ ụlọ ga-anọ kpaa nri. Ya mere, Onyenwe anyị nyere ụmụ ala ahụ ọ ṅụrụ iyi inye ndị nna nna ha. Ha nwetara ya, biri nʼime ya. Onyenwe anyị nyere ha izuike nʼakụkụ niile, dịka ọ ṅụrụ nʼiyi nye ndị nna nna ha. Ọ dịkwaghị otu nʼime ndị iro ha ọbụla guzogidere ha, nʼihi na anyị nyefere ndị iro ha niile nʼaka ha. O nweghị otu nʼime nkwa ọma niile anyị kwere nke na-emezughị. O mezuru nkwa niile o kwere ha.

Every verse in Joshua 21

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00