Joshua 22:16
““Otu a ka ọgbakọ niile nke Onyenwe anyị sịrị, ‘Olee ụdị njehie dị nke a, nke unu mere megide Chineke? Olee otu unu si wezuga onwe unu site nʼebe Onyenwe anyị nọ, gaa wuore onwe unu ebe ịchụ aja, si otu a nupu isi megide ya?”
Joshua 22:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 34 in Joshua chapter 22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 22 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Emesịa, kpọkọtara ndị agha si nʼebo , na , na ọkara , gwa ha okwu sị: “Unu emeela ihe niile onyeozi anyị nyere unu nʼiwu. Unu egeela ntị nʼolu m, mee ihe niile m nyere unu nʼiwu. E, unu arụzuola ọrụ ahụ anyị unu nyere unu. Unu ahapụghị ụmụnna unu nʼọgbọ agha ogologo ụbọchị ndị a niile. Ugbu a, Onyenwe anyị unu enyela ụmụnna unu mmeri. O meekwala ka ha zuru ike dịka o kwere nkwa na ọ ga-eme. Ugbu a, laghachinụ nʼụlọ unu, laghachikwanụ nʼala unu, ala ahụ onyeozi anyị nyere unu nʼofe ọzọ nke osimiri Jọ. Ma lezienụ anya nke ọma idebe iwu na ụkpụrụ niile nke onyeozi anyị nyere unu: nke bụ ịhụ anyị unu nʼanya, ịga ije nʼirube isi nye ya, irube isi nʼiwu ya niile, ịdabere na ya, na iji obi unu niile na mkpụrụobi unu niile fee ya ofufe.” Ya mere, gọziri ha, zipụ ha, ha lakwara nʼụlọ nke aka ha. Ọkara ebo ka nyere ihe nketa nke ha nʼime ala , ma ọkara ebo nke ọzọ nwetara ihe nketa nke ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ osimiri Jọ. Mgbe na-ezilaga ha nʼụlọ ha, ọ gọziri ha, gwa ha okwu sị, “Werenụ ọtụtụ akụ unu lụtara nʼagha laa. Mgbe unu ruru, kenyenụ ndị ikwu unu ụfọdụ ihe site nʼime akụ ndị iro unu a.” Nʼihi na ihe ha kwatara nʼagha dị ukwuu: igwe anụ ụlọ, na ọlaọcha, na ọlaedo, na bronz, na igwe, na uwe dị iche iche. Ya mere, ndị agha na , na ọkara ebo , hapụrụ ndị agha na ịlo, nʼime ala , nʼofe osimiri Jọ, laghachi nʼala nke ha dị na , nke ha nwetara dịka iwu anyị nyere si dị. Mgbe ha rutere ọt dị nʼakụkụ Jọ, nʼala ndị , ụmụ , ndị na ọkara ebo wuru ebe ịchụ aja dị ukwu nʼebe ahụ nʼakụkụ Jọ. Mgbe ndị nụrụ na ha e wuola ebe ịchụ aja nʼoke ala , na ọt, nʼebe dị nso Jọ, nʼofe ala ndị , ọgbakọ niile zukọtara na ịlo, jikere ịga ibuso ụmụnna ha ahụ agha. Ya mere, ụmụ zigara , nwa , bụ onye nchụaja ka ọ ga nʼala , ya bụ ijekwuru ụmụ , na ụmụ , na ọkara ebo . Ndị so nʼozi a bụ ndị ndu iri. Otu onyendu sitere nʼotu ebo, nʼime ebo iri nke ụmụ . Mgbe ndị a rutere nʼala , ha kpọkọtara ụmụ , na ụmụ , na ọkara ebo gwa ha okwu sị, “Otu a ka ọgbakọ niile nke anyị sịrị, ‘Olee ụdị njehie dị nke a, nke unu mere megide ? Olee otu unu si wezuga onwe unu site nʼebe anyị nọ, gaa wuore onwe unu ebe ịchụ aja, si otu a nupu isi megide ya? Ọ pụtara na mmehie ezubereghị anyị? Ruo taa anyị asachapụbeghị onwe anyị site na mmehie ahụ, ọ bụ ezie nʼọrịa na-efe efe dakwasịrị nzukọ nke anyị. Ugbu a, unu na-achọkwa isite nʼebe anyị nọ chigharịa. “ ‘Ọ bụrụ na unu enupu isi megide anyị taa, matakwanụ na echi ya, ọ ga-eweso nzukọ niile iwe. Ọ bụrụ na unu wuru ebe ịchụ aja ahụ nʼihi na ala unu rụrụ arụ, bịakwutenụ anyị nʼakụkụ nke ọzọ, nke osimiri a, ebe anyị bi nʼetiti anyị, nʼime ụlọ nzute obibi ya. Anyị ga-ekenyekwa unu ala anyị. Ma unu enupula isi megide anyị site nʼiwu ebe ịchụ aja ọzọ, ebe ọ bụ na e nwere otu ebe bụ ezi ebe ịchụ aja nye anyị anyị. Mgbe , nwa , zipụtara onwe ya dịka onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nʼihe metụtara ihe e doro nsọ, ọ bụ na nzukọ niile esoghị keta oke nʼahụhụ dakwasịrị ya? Ọ bụghị naanị ya nwụrụ nʼihi mmehie ahụ.’ ” Nke a bụ nzaghachi ụmụ , na ụmụ na ọkara ebo ụmụ , nyere ndị ndu ụmụ niile; “Chineke onye kachasị chi niile, bụ anyị! Chineke onye kachasị chi niile, bụ anyị! Ya onwe ya maara, ka niile matakwa. A sị na nke a bụ nnupu isi, a sịkwarị na ọ bụ enweghị ntụkwasị obi nye anyị, unu ahapụla anyị ka anyị dịrị ndụ. Ọ bụrụ na anyị sitere na nnupu isi wuo ebe ịchụ aja a maka ịchụ aja udo maọbụ aja mkpụrụ ọka, ka anyị nʼonwe ya taa anyị ahụhụ. “Ma nke ahụ abụghị ihe anyị bu nʼobi! Anyị wuru ya nʼihi na anyị tụrụ ụjọ na nʼoge dị nʼihu, ụmụ unu ga-agwa ụmụ anyị okwu sị, ‘Gịnị ka unu na anyị, Chineke nwekọrọ? Onyenwe anyị e jirila osimiri Jọ kpaa oke nʼetiti anyị na unu, unu ụmụ na . Unu enweghị oke nʼime anyị!’ Nʼụzọ dị otu a, ụmụ unu nwere ike ime ụmụ anyị ka ha kwụsị ịtụ egwu anyị. “Ọ bụ nke a mere anyị ji kpebie sị, ‘Ka anyị jikere wuo ebe ịchụ aja, ma ọ bụghị ebe ịchụ aja nsure ọkụ maọbụ aja ndị ọzọ,’ Kama, ọ bụ ebe ịchụ aja ịhụba ama nʼetiti unu na anyị, nakwa ọgbọ ndị nke ga-esote anyị, na anyị ga-efe anyị ofufe nʼụlọnsọ ya, site na ịchụrụ ya aja nsure ọkụ, na aja udo. Mgbe ahụ, nʼoge dị nʼihu, ụmụ ụmụ unu agaghị asị ụmụ ụmụ anyị, ‘Unu enweghị oke nʼime anyị .’ “Echiche obi anyị bụ na ọ bụrụ na ụmụ ụmụ unu ekwuo ihe dị otu a, ụmụ anyị ga-azaghachi ha sị, ‘Lee ebe ịchụ aja nna anyị ha wuru, nke yiri ebe ịchụ aja anyị. E wughị ya maka ịchụ aja nsure ọkụ, kama e wuru ya dịka ihe ama na-egosi nnwekọ dị nʼetiti anyị na unu.’ “Anyị agaghị enupu isi nʼebe anyị nọ; anyị agaghị esitekwa nʼiso anyị wezuga onwe anyị, site nʼiwuru onwe anyị ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, na aja mkpụrụ ọka maọbụ ụdị aja ọzọ dị iche iche. Ebe ịchụ aja anyị maara bụ ebe ịchụ aja anyị anyị, nke guzo nʼihu ụlọ nzute ya.” Mgbe onye nchụaja, na ndị ndu nzukọ ahụ, bụ ndịisi ezinaụlọ ndị nụrụ ihe ụmụ , na ụmụ , na ụmụ kwuru, ọ masịrị ha. Ya mere, Finehaz nwa , bụ onye nchụaja, sịrị , na , na , “Taa ka anyị maara na anyị nọ nʼetiti anyị, nʼihi na unu emehieghị megide anyị dịka anyị chere. Ya mere, unu azọpụtala ndị site na mbibi gaara abịakwasị ha site nʼaka anyị.” Mgbe ahụ , nwa , onye nchụaja, na ndị ndu ahụ laghachitere site na nzukọ ha na ụmụ na na ọkara mere nʼala kọọrọ ihe ha gatara. Okwu a tọrọ ụmụ ụtọ. Ha ṅụrịrị ọṅụ, too otuto. Ha ekwukwaghị okwu ibu agha megide ụmụ , ụmụ na ụmụ , banyere ibibi ala ha bi nʼime ya. Ya mere, ụmụ na ụmụ kpọrọ ebe ịchụ aja ha wuru, “Ebe ịchụ aja akaebe,” nʼihi na ha sịrị, “Ọ bụ ihe akaebe igosi mmadụ niile na anyị bụkwa anyị.”
Every verse in Joshua 22
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.