Joshua 24:11
““ ‘Emesịa, unu gafere osimiri Jọdan bịaruo Jeriko. Ndị ikom Jeriko busoro unu agha, otu a kwa ka ndị Amọrait, na ndị Periz, na ndị Kenan, na ndị Het, na ndị Gigash, na ndị Hiv, na ndị Jebus. Ma eweere m ha niile nyefee unu nʼaka.”
Joshua 24:11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 11 of 33 in Joshua chapter 24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 24 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
kpọkọtara ebo niile na . Ọ kpọrọ ndị okenye na ndịisi ha na ndị ikpe ha na ndị nlekọta ha. Ha niile bịara chee onwe ha nʼihu . Mgbe ahụ, gwara ndị niile sị, “Otu a ka anyị, Chineke nke kwuru, ‘Nna nna unu ochie ha, nke bụ , nna , na ọ, bikwara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ofe osimiri , ebe ha nọ fee chi ndị ọzọ ofufe. Ma mụ onwe m kpọpụtara nna nna unu site nʼala ahụ dị nʼofe osimiri dubata ya nʼala , nye ya ọtụtụ ụmụ ụmụ, site na nwa ya bụ Aịzik. Ụmụ m nyere Aịzik bụ ọb na Ịsọ. Ịsọ ka m nyere ala ugwu ugwu , ka o nweta ma ọb na ezinaụlọ ya gara nʼala . “ ‘Emesịa, ezigara m na Erọn, ma wetara ndị ihe otiti ọjọọ niile dị iche iche site nʼihe m mere nʼebe ahụ. Nʼikpeazụ, akpọpụtara m ndị m site nʼala . Ma mgbe unu rutere nʼ , ndị agha gbapụtara chịrị ụgbọ agha ha na ndị agha na-agba ịnyịnya ha chụwa unu ọsọ. Mgbe ndị hụrụ ha, ha tiri mkpu kpọkuo anyị. O tinyere oke ọchịchịrị nʼetiti unu na ndị . O mere ka oke osimiri kpuchie ha, mee ka ha mikpuo nʼosimiri ahụ. Unu niile hụkwara ihe m mere ndị . Emesịa, unu bikwara nʼọzara ọtụtụ afọ. “ ‘Ma emesịa, emere m ka unu bata nʼime ala ndị Amọrait, ndị bi nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ. Ha lụsoro unu ọgụ, ma eweere m ha nyefee unu nʼaka. E bibiri m ha nʼihu unu, ma unu nwetara ala ha. Mgbe nwa , eze , jikeere ibuso agha, o zigaara , nwa ozi ka ọ bịa bụọ unu ọnụ. Ma egeghị m ntị. Kama emere m ya ka ọ gọzie unu. Anapụtara m unu site nʼaka ya. “ ‘Emesịa, unu gafere osimiri Jọ bịaruo . Ndị ikom busoro unu agha, otu a kwa ka ndị Amọrait, na ndị , na ndị , na ndị , na ndị , na ndị , na ndị . Ma eweere m ha niile nyefee unu nʼaka. E zigara m ebu nʼihu unu nke chụpụrụ ha nʼihu unu, bụ eze abụọ ndị Amọrait. Ọ bụghị mma agha na ụta unu ka unu ji mee nke a. Ya mere enyere m unu ala ahụ, nke unu na-adọgbughị onwe unu nʼihi ya, nyekwa unu ọtụtụ obodo nke unu na-ewughị, bụ ala ndị a unu bi nʼime ya ugbu a. Enyere m unu ubi vaịnị na ubi oliv nke unu na-akụghị, nke unu na-eri mkpụrụ ha.’ “Ya mere ugbu a, tụọnụ egwu anyị, feekwanụ ya ofufe nʼụzọ ikwesi ntụkwasị obi na nʼeziokwu. Wezuganụ chi ndị ahụ niile nna nna unu ha fere ofufe nʼofe osimiri ahụ, na nʼ. Feenụ naanị anyị ofufe. Ọ bụrụkwanụ na ọ masịghị unu ife anyị, họpụtaranụ onwe unu taa onye unu ga-efe. Ma ọ bụ chi ndị ahụ nna nna unu ha fere nʼofe ọzọ nke osimiri, maọbụ chi ndị Amọrait, ndị unu bi nʼala ha. Ma nʼebe mụ onwe m na ezinaụlọ m nọ, anyị ga-efe anyị.” Ndị niile zara sị ya, “O nweghị ihe ga-eme ka anyị hapụ anyị fee chi ndị ọzọ! Ọ bụ anyị anyị, ya onwe ya si nʼala , ebe anyị bụ ndị ohu, kpọpụta anyị na nna anyị ha. Ọ rụrụ ọrụ ịrịbama ndị ahụ niile dị oke egwu nʼihu anyị. O chebere anyị nʼije anyị niile nʼetiti mba ndị ahụ niile anyị si nʼala ha gafee. Ọ bụ anyị chụpụrụ ndị Amọrị na ọtụtụ mba ndị ọzọ bi nʼala a. E, anyị onwe anyị ga-efe anyị, nʼihi na ọ bụ anyị.” zaghachiri ndị sị, “Unu apụghị ife anyị ofufe; nʼihi na ọ bụ dị nsọ, bụrụkwa ekworo. Ọ gaghị agbaghara unu nnupu isi unu na mmehie unu niile. Ọ bụrụ na unu agbakụta anyị azụ, fee chi ala ọzọ ofufe, ọ ga-echigharị laa unu nʼiyi, nʼagbanyeghị na ọ nọnyerela unu ụbọchị ndị a niile.” Ma ndị sịrị , “Mba, kama anyị ka anyị ga-efe ofufe.” Mgbe ahụ, sịrị, “Unu bụ ndị ama megide onwe unu na unu ahọrọla ife anyị ofufe.” Ha zara sị, “E, anyị bụ ndị akaebe.” sịrị, “Ugbu a, wezuganụ chi ndị mba ọzọ niile dị nʼetiti unu. Werekwanụ obi unu nye maka irubere anyị isi.” Ndị ahụ sịrị , “Anyị ga-efe anyị anyị ofufe. Anyị ga-egekwa ntị nʼolu ya, mee ihe o nyere nʼiwu.” Ya mere, na ndị gbara ndụ nʼụbọchị ahụ na . O nyere ha iwu na ụkpụrụ ha ga-edebe. dere iwu ndị a ụmụ kwere na ha ga-eme nʼụkwọ . Emesịa, o bupụtara otu nkume buru ibu guzo ya nʼokpuru osisi ukwu ook dị nʼakụkụ ebe nsọ anyị. sịrị ndị ahụ niile, “Lee, nkume a ga-abụ ihe ama megide anyị. Nʼihi na ọ nụla okwu niile nke anyị gwara anyị. Ọ ga-abụkwa ihe ama megide unu, ma ọ bụrụ na unu mee ihe mmekpu megide unu.” Emesịa, zilara onye ọbụla, ka ha laa nʼihe nketa nke aka ha. Ọ dịghị anya, mgbe ihe ndị a gasịrị, nwa , odibo anyị nwụrụ, mgbe ọ gbara narị afọ na iri. E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, na , nʼime ala ugwu ugwu , nʼakụkụ ugwu dị nʼala . Ndị fere anyị ofufe ụbọchị niile nke ndụ , na nke ndụ ndị okenye ahụ, bụ ndị gara nʼihu bie ndụ mgbe ọ nwụsịrị, ndị maakwara ihe niile nke anyị rụụrụ ndị . Ọkpụkpụ ndị chịtara mgbe ha si nʼala pụta, ka ha liri na , nʼime ala ahụ ọb zụrụ narị mkpụrụ ọlaọcha nʼaka ụmụ ọ nna . Ala a ghọrọ nʼihe nketa ụmụ . Elieza nwa Erọn, nwụkwara. E liri ya nʼala ugwu ugwu ndị , na , obodo e nyere nwa ya bụ .
Every verse in Joshua 24
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.